1 Chronicles 5:7
“Ndị ụmụnna ha dịka agbụrụ niile ha si dị, bụ ndị e depụtara aha ha dịka usoro ọmụmụ ha si dị; Jeiel onyeisi, na Zekaraya,”
1 Chronicles 5:7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 7 of 26 in 1 Chronicles chapter 5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Chronicles 5 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ọkpara bụ . Ma nʼihi na ọ merụrụ ihe ndina nna ya site na idinakwuru nwunye nna ya, a napụrụ ya ọnọdụ ọkpara ya were ya nye ụmụ nwanne ya mụtara. Nʼihi ya, akwụkwọ akụkọ usoro ọmụmụ ụmụ akpọghị ọkpara. Ọ bụ ezie na dị ike karịa ụmụnna ya, bụrụkwa eziokwu na onyendu si na pụta, maọbụ ka e nyere oke ruuru ọkpara. Ruben, ọkpara mụrụ ndị ikom ndị a: Hanok, na , na ọn, na . Juel mụrụ , nna , Gog mụrụ . Shimei mụrụ Maịka, Maịka amụọ . Reaya amụọ . Baal mụrụ , onye - eze ndị Asịrịa dọtara nʼagha. Beera bụkwa onyendu ndị . Ndị ụmụnna ha dịka agbụrụ niile ha si dị, bụ ndị e depụtara aha ha dịka usoro ọmụmụ ha si dị; Jeiel onyeisi, na , na nwa nwa , nwa . Ha nwere ebe obibi ha site nʼ ruo nʼugwu , rukwaa -. Ha bụ ndị ọzụzụ atụrụ, nwekwa ọtụtụ igwe anụ ụlọ. Ọ bụkwa nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, nʼọnụ ọzara ruo nʼosimiri ka ha na-azụ ha, nʼihi na anụ ụlọ ha nwere bara ụba na . Nʼoge Sọl bụ eze , ụmụ meriri ndị nʼagha, bichie ala ha niile dị nʼọwụwa anyanwụ . Ụmụ bi nʼakụkụ ha site na ruo . Juel bụ onyendu na , Shafam na-esote ya, ya na na . Ụmụnna ha, ndị bụ ndị ndu ikwu asaa a bụ, Maikel, na , na , na , na , na , na . Ndị a bụ ụmụ ndị ikom , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa . Ahi nwa , nwa bụ onyeisi nʼetiti ụmụnna ya. Ndị nwere ebe obibi na nʼime , na nʼobodo nta niile gbara ya gburugburu. Ha bikwa nʼebe ahịhịa anụ ụlọ na-ata jupụtara na ọn ruo nʼebe oke ala ha kwụsịrị. E denyere aha ndị a niile nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ nʼoge bụ eze , na nʼoge bụ eze . Ndị na ndị , na ọkara ebo nwere iri puku mmadụ anọ na anọ na narị asaa na iri isii (44,760) ndị jikeere ije agha, ndị dị ike, ndị a zụrụ iji ọta na mma agha, na ụta ibu agha. Ha busoro ndị , na , na na ndị agha. E nyeere ha aka ibuso ha agha, Chineke nyefere ndị na ndị niile na-enyere ha aka nʼaka ha, nʼihi na ha kpọkuru ya nʼoge ọgụ ahụ. Ọ zara ekpere ha nʼihi na ha tụkwasịrị ya obi. Ha ji ike chịkọrọ anụ ụlọ ndị , dị iri puku ịnyịnya kamel ise, narị puku atụrụ abụọ na iri puku ise, puku ịnyịnya ibu abụọ. Ha dọkpụkwara narị puku ndị mmadụ nʼagha. E gbukwara ọtụtụ ndị mmadụ nʼihi na agha ahụ bụ nke lụrụ nʼonwe ya. Ha bichiri ala ahụ tutu ruo mgbe a dọọrọ niile nʼagha. Ọkara ebo dị ukwuu nʼọnụọgụgụ; ha nwere ebe obibi ha site nʼala ruo -, ya bụ, ruo , ugwu . Ndịisi ikwu ha niile bụ ndị a: Efaa, Ishi, Eliel, Azriel, Jeremaya, Hodavaya na . Ndị a niile bụ dimkpa nʼagha, ndị a ma ama na ndịisi ezinaụlọ. Ma ha bụ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi nye nna nna ha. Kama ha merụrụ onwe ha site nʼife chi niile nke ndị bi nʼala ahụ na mbụ, bụ ndị lara nʼiyi nʼihu ha. Nʼihi nke a, Chineke nke kpaliri mmụọ , bụ eze Asịrịa (ya bụ - eze ndị Asịrịa), ka o bilie megide ndị , ndị na ọkara ebo , dọta ha nʼagha, buru ha gaa , na , na na osimiri , ebe ha nọ ruo taa.
Every verse in 1 Chronicles 5
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.