1 Chronicles 6:32
“Ha jere ozi ịbụ abụ ha nʼihu ụlọ ikwu, ya bụ, ụlọ nzute, tutu ruo mgbe Solomọn wuchara ụlọnsọ Onyenwe anyị na Jerusalem. Ha jere ozi ha dịka usoro ije ozi ha si dị.”
1 Chronicles 6:32 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 32 of 81 in 1 Chronicles chapter 6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Chronicles 6 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Livayị mụrụ ndị a: Geshọn, Kohat na . Kohat mụrụ , Izha, Hebrọn na . Amram mụrụ Erọn, Mosis na . Erọn mụrụ , , Elieza na . Elieza mụrụ ; Finehaz abụrụ nna Abishua bụ nna , Buki abụrụ nna . Uzi mụrụ , Zerahaya amụọ . Meraiot mụrụ , Amaraya amụọ . Ahitub mụrụ ọk, Zadọk amụọ . Ahimaaz mụrụ , Azaraya amụọ . Johanan mụrụ ọ bụ ya bụ onye ahụ bụ onye nchụaja ụlọnsọ ukwu ahụ ọn wuru na . Azaraya mụrụ , Amaraya amụọ . Ahitub mụrụ ọk, Zadọk amụọ . Shalum mụrụ , Hilkaya amụọ . Azaraya mụrụ , Seraya amụọ , A dọtara nʼagha mgbe anyị mere ka dọkpụrụ ndị na nʼagha. Ụmụ ndị ikom ị bụ, Geshọm, Kohat na . Geshọm mụrụ na . Ụmụ bụ , Izha, Hebrọn, na . Merari mụtara na . Ndị a bụ ikwu ị ndị e depụtara dịka aha nna ha si dị. Ikwu ọm bụ , Jahat, Zima, Joa, Ido, Zera na . Ikwu bụ , Kora, Asịa, Elkena, Ebiasaf, Asịa, Tahat, Uriel, Ụzaya na . Ụmụ ụmụ bụ na . Ụmụ ụmụ bụ , Zofai, Nahat, Eliab, Jeroham, Elkena na . Ụmụ bụ , ọkpara ya, na nke abụọ. Ụmụ ụmụ bụ , Libni, Shimei, Ụza, Shimea, Hagiya na . Ndị a bụ ndị ikom họpụtara nye ọrụ ilekọta ndị ọbụ abụ nʼụlọ anyị mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ nʼebe ahụ. Ha jere ozi ịbụ abụ ha nʼihu ụlọ ikwu, ya bụ, ụlọ nzute, tutu ruo mgbe ọn wuchara ụlọnsọ anyị na . Ha jere ozi ha dịka usoro ije ozi ha si dị. Ndị a bụ ndị ikom ahụ jere ozi, ha na ụmụ ha ndị ikom: Site nʼikwu : Heman, ọbụ abụ. Ndị a bụ nna nna ya ochie: Juel, nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa Asịa, nwa , nwa , nwa , nwa , nwa ị, nwa . Asaf onye na-enyere aka, na-eje ozi nʼakụkụ aka nri ya. Ndị bụ nna nna ya ochie bụ ndị a: Berekaya, nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa ọm, nwa ị. Onye ọzọ na-enyere aka bụ , onye ikwu . Ọ na-anọ nʼaka ekpe ya. Ndị bụ nna nna ochie bụ ndị a, Kishi, nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa ị. Ụmụnna ha ndị ị ụfọdụ ka e tinyere nʼọrụ dị iche iche nʼụlọ ikwu, bụ ụlọ . Ma Erọn na ụmụ ụmụ ya bụ ndị chụrụ aja onyinye nʼelu ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ, nakwa nʼelu ebe ịchụ aja ihe na-esi isi ụtọ, nke metụtara ọrụ ije ozi niile nʼime ahụ ị Nsọ, na-ekpuchikwara mmehie niile ha, nʼusoro dịka ihe niile si dị nke ohu nyere nʼiwu. Ụmụ ụmụ Erọn bụ , na , na , na , na , na , na , na , na , na ọk, na . Ndị a bụ ala na obodo dị iche iche ụmụ Erọn ketara, nke e nyere ikwu , ụmụ ụmụ Erọn, nʼihi na ọ bụ ha ka e bu ụzọ kenye oke site nʼife nza. Hebrọn, nʼime , ya na ala ịta nri anụ ụlọ niile dị ya gburugburu. Ma ala ubi na obodo nta niile gbara ọn gburugburu ka e nyere nwa . Ya mere e nyere ụmụ ụmụ Erọn ọn (obodo mgbaba), na , na ịa, na , na , na ịa, na , na , na -, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. Site nʼebo e nyere ha obodo ọn, Geba, Alemet, na , tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. Obodo ndị a, nke e kere nʼetiti ndị ikwu , dị iri na otu nʼọnụọgụgụ. E fere nza tupu e nye ndị fọdụrụ nʼime ikwu obodo iri site nʼala ọkara ebo . E fekwara nza nye agbụrụ niile dị nʼikwu ọm obodo iri na atọ na , site nʼala ebo , na , na ị, na agbụrụ niile dị nʼikwu . E fekwara nza nye ikwu obodo iri na abụọ site nʼala ebo , na , na ụlọn. Otu a ka ndị si nye ndị ị obodo ndị a na ebe ịta nri nke anụ ụlọ dị. Site nʼebo , na ọn, na ka e si kenye ha obodo ndị ahụ a kpọrọ aha ha na mbụ. E sitere nʼala ndị ebo kenye ụfọdụ nʼime ndị agbụrụ obodo ụfọdụ. Nʼala ugwu ugwu e kenyere ha (obodo mgbaba), na , na , na -, na , na, Gat ọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ gbara ya gburugburu. Site nʼọkara ebo , ndị nyere ndị ikwu fọdụrụ obodo ndị a: Anea na , tinyere ala ebe ịta nri anụ ụlọ ha. Ndị ọm natara obodo ndị a: Site nʼagbụrụ ọkara ebo ha natara , nke dị na , na ọt, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. Ebo nyere ha , Daberat, ọt na , tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu. Ebo nyere ha , Abdon, Hukọk na , tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu. Ebo ị nyere ha nʼime , ọn na , tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. Ndị ebo ụlọn nyere ụmụ ndị ị fọdụrụ ala ndị a: Jokneam, Kata, Rimọn na , tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ ha. Ma nʼofe osimiri Jọ, nʼọwụwa anyanwụ obodo , ndị ebo nyere ha obodo dị nʼọzara, nyekwa ha , Kedemot na , tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile. Ndị ebo nyere ha ọt nke , , Heshbọn na , tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile.
Every verse in 1 Chronicles 6
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.