1 Chronicles 7:29

“Ụmụ Manase, nwa Josef, nwa nwa Izrel, bikwa nʼobodo ndị a dị nʼoke ala ha: Bet-Shan, na Teanak, na Megido, na Doa, tinyere obodo nta ha niile.”

1 Chronicles 7:29 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 29 of 40 in 1 Chronicles chapter 7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Chronicles 7 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Isaka mụrụ ụmụ anọ: Tola, na , na , na Shịmrọn. Ụmụ ndị ghọrọ ndịisi ezi bụ ndị a: Uzi, na , na , na , na , na . Nʼoge bụ eze, ọnụọgụgụ ndị agha sitere nʼetiti ha dị iri puku abụọ na abụọ, na narị isii. (22,600). Uzi mụrụ . Izrahaya amụta ndị a: Maikel, Ọbadaya, Juel na . Ha niile bụkwa ndịisi ikwu ha. Ndị bụ ndị agha nʼetiti ụmụ ụmụ ha nʼoge bụ eze ruru iri puku atọ na isii (36,000), nʼihi na ha niile lụrụ ọtụtụ ndị inyom, mụọ ọtụtụ ụmụ. Ụmụnne ha bụ ndị na-alụ agha bụ ndị agbụrụ dị iri puku asatọ na asaa (87,000) nʼọnụọgụgụ, dịka e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. mụrụ ndị ikom atọ: Bela, Beka na , Bela mụrụ ụmụ ise: Ezbon, Uzi, Uziel, Jerimot na . Ha niile bụ ndịisi ezi. Ọnụọgụgụ ndị agha ha dị iri puku abụọ na abụọ na iri atọ na anọ (22,034). E dekwara aha ndị a niile nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. Ụmụ ndị ikom mụrụ bụ , , Elieza, Elioenai, Omri, Jeremot, Abija, Anatot na . Akwụkwọ ebe e dere usoro ọmụmụ ha depụtara aha ndịisi ezinaụlọ, na iri puku ndị agha abụọ na narị abụọ (20,200). Jediael mụrụ otu nwa nwoke: aha ya bụ . Ụmụ bụ , , Ehud, Kenaana, Zetan, Tashish na . Ụmụ ndị ikom ndị a bụ ndịisi ezinaụlọ. E nwere nʼetiti ha ndị agha ọnụọgụgụ ha dị puku iri na asaa na narị abụọ (17,200), ndị nọ na njikere ibu agha. Ndị na ndị bụ ụmụ ụmụ Er ebe ndị bụ ụmụ ụmụ . Ụmụ ị mụtara bụ , Guni, Jeza na bụ ụmụ . Ụmụ : Asriel, onye iko ya nwanyị bụ onye mụtara, na . Makia bụ nna . Makia sitere nʼetiti ndị na lụọ nwunye. Aha nwanne ya nwanyị bụ . Otu onye ọzọ si nʼagbụrụ bụ , onye mụtara naanị ụmụ ndị inyom. Maaka nwunye mụtara otu nwa nwoke ọ gụrụ . Aha nwanne ya bụ , onye mụtara Ụlam na . Nwa nwoke Ụlam mụtara bụ . Ndị a bụ ụmụ , nwa nwa , nwa . Hamoleket, nwanne nwanyị mụrụ , Abieza na . Shemida mụrụ ụmụ ikom ndị a: Ahian, Shekem, Liiki na . Ụmụ bụ , Bered, Tahat, Eleada, Tahat na nwa ya, na nwa ya. Eza na bụ ndị gara ịchịkọrọ anụ ụlọ ndị , ndị ikom nwe obodo ahụ jidere ha gbuo ha nʼebe ahụ. Ifrem nna ha ruru ụjụ nke ukwuu nʼihi ọnwụ ha, ma ụmụnna ya kasịrị ya obi. Mgbe nwunye ya mụrụ nwa nwoke ọzọ, ọ kpọrọ aha ya , nke pụtara, Ihe ndaba ọjọọ, nʼihi ọnwụ na . Aha nwa nke nwanyị bụ . Sheera bụ onye wuru akụkụ ugwu na ndịda -, wuokwa -. Ndị a bụkwa ụmụ : Refa, nna , onye bụ nna . Tela bụ nna , onye bụ nna , Ladan bụ nna , onye bụ nna . Elishama bụ nna , onye bụ nna . Betel na obodo ndị ọzọ gbara ya gburugburu, ya bụ , nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, na na obodo nta ya, ndị dị nʼọdịda anyanwụ, na , na obodo ndị ọzọ, tutu ruo , na obodo nta ya niile, so nʼala ha. Ụmụ , nwa , nwa nwa , bikwa nʼobodo ndị a dị nʼoke ala ha: Bet-, na , na , na , tinyere obodo nta ha niile. Asha mụrụ ndị a: Imna, Ishva, Ishvi na . Nwa ya nwanyị bụ . Beriya amụta ndị a: Heba na , onye bụ nna . Heba bụ onye mụrụ , Shoma na . Nwanne ha nwanyị bụ . Ụmụ mụrụ bụ , Bimhal na . Ndị a bụ ụmụ . Shoma amụọ , Roga, Huba na . Nwanne ya nwoke mụrụ , Imana, Shelesh na . Zofa amụta ndị a: Sua, Hanefa, Shual, Beri, Imra, Beza, Hod, Shama, Shilsha, Itran na . Jeta mụtara , Pispa na . Ụla amụta , Haniel na . Ụmụ ụmụ ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị a sara anya na mmiri họpụta, ndị bụ dimkpa nʼagha, ndị ndu a ma ama. Ọnụọgụgụ ndị ha tozuru ije agha dị puku iri abụọ na isii (26,000), ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.

Every verse in 1 Chronicles 7

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00