1 Kings 11:23

“Nwoke ọzọ Chineke mere ka ọ bụrụ onye iro Solomọn bụ Rezon nwa Eliada, onye gbapụrụ site nʼaka nna ya ukwu bụ Hadadeza, eze Zoba.”

1 Kings 11:23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 23 of 43 in 1 Kings chapter 11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Kings 11 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ma eze ọn hụrụ ọtụtụ ndị inyom mba ọzọ nʼanya, tinyere nwa nwanyị , ha bụ ndị inyom ndị , ndị Amọn, ndị Edọm, ndị Saịdọn na ndị . Ha bụ ndị sitere na mba ndị ahụ anyị gwara sị, “Unu na ha agaghị alụrịtakwa di na nwunye, nʼihi na ha aghaghị ime ka obi unu gbasoo chi niile ha.” Ma, nʼagbanyeghị nke a, Solomọn rapara ha nʼahụ nʼihi ịhụnanya. Ọnụọgụgụ ndị inyom ọn lụrụ dị narị asaa, bụ ndị amụrụ nʼobi ndị eze. O nwekwara ndị iko nwanyị, ọnụọgụgụ ha dị narị atọ. Ndị inyom ya duhiere obi ya. Mgbe ọn ghọrọ agadi, ndị inyom ndị a duhiere obi ya mee ka ọ gbasoo chi ndị ọzọ, nke mere na o jikwaghị obi ya niile gbasoo anyị ya, dịka bụ nna ya mere. Ọ gbasoro ọret, bụ chi ndị Saịdọn na , bụ chi rụrụ arụ nke ndị Amọn. Nʼụzọ dị otu a, Solomọn mere ihe ọjọọ nʼanya anyị. O soghị ụzọ anyị dịka nna ya si mee nʼụbọchị niile nke ndụ ya. Nʼelu ugwu dị nʼọwụwa anyanwụ , Solomọn wuru ebe dị elu nye , chi rụrụ arụ nke ndị , wuokwara chi rụrụ arụ nke ndị Amọn. O mekwara otu ihe ahụ nye ndị nwunye ya niile si mba ọzọ, bụ ndị na-achụ aja nsure ọkụ ihe na-esi isi ụtọ, na-achụkwa aja nsure ọkụ dị iche iche nye chi niile ha. Onyenwe anyị were iwe dị ukwuu megide ọn, nʼihi na obi ya esitela nʼebe anyị nọ pụọ, bụ onye mere ka ọ hụ ya anya ugboro abụọ. Ọ bụ ezie na o nyere ọn iwu ka ọ ghara ịgbaso chi ndị ọzọ, ma ọn erubeghị isi nʼiwu a anyị nyere. Ya mere, Onyenwe anyị gwara ọn okwu sị, “Ebe ọ bụ na i mere ihe dị otu a, jụ idebe ọgbụgba ndụ m na ụkpụrụ m, nke m nyere gị idebe, aghaghị m isite nʼaka gị dọkapụ alaeze a, were ya nye otu nʼime ndị na-ejere gị ozi. Ma nʼihi nna gị agaghị m eme ihe ndị a mgbe ị dị ndụ. Aga m anapụ nwa gị nwoke alaeze . Ma agaghị m anapụcha ya alaeze niile, kama aga m eme ka ọ bụrụ eze otu ebo , nʼihi , na nʼihi , obodo m họpụtara nye onwe m.” Mgbe ahụ, Onyenwe anyị mere ka onye iro bilie megide ọn. Onye a bụ onye Edọm, onye sikwa nʼezinaụlọ ndị eze Edọm. Nʼoge gara aga, mgbe na-ebuso ndị Edọm agha, , onyeisi ndị agha, onye gara ili ndị agha e gburu egbu, tigburu ndị ikom niile nọ nʼEdọm. na ndị agha niile nọgidere nʼebe ahụ ọnwa isii, tutu ruo mgbe ha gbuchapụrụ ndị ikom niile nọ nʼEdọm. Ma , onye bụ nwantakịrị nʼoge ahụ, gbapụrụ ọsọ gbaga , ya na ụfọdụ ndịisi ọchịchị Edọm, ndị jeere nna ya ozi. Ha sitere nʼala gaa . Site na , ha duuru ụfọdụ ndị mmadụ, ndị sooro ha gaa , jekwuru eze , onye nyere ụlọ obibi na ala, nyekwa ya ihe oriri. Hadad hụtara amara nʼihu , nke mere na ọ kpọnyere ya nwanne nwanyị bụ nwunye eze ka ọ bụrụ nwunye ya. Nwanne mụtara ya nwa nwoke aha ya bụ , onye zụlitere nʼụlọeze. Genubat biri nʼetiti ụmụ . Mgbe nọ nʼ, ọ nụrụ na sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ na ọchịagha ndị agha anwụọkwala, ọ rịọrọ arịrịọ ka o kwenye ka ọ laghachi nʼEdọm. Fero jụrụ ya ajụjụ sị ya, “Gịnị mere i ji chọọ ịla? O nwere ihe ị chọrọ nke ị na-adịghị enweta nʼebe a?” zara sị ya, “O nweghị ihe kọrọ m, kama kwere ka m laghachi.” Nwoke ọzọ mere ka ọ bụrụ onye iro ọn bụ nwa , onye gbapụrụ site nʼaka nna ya ukwu bụ , eze . Devid lara ndị agha nʼiyi, Rezon chịkọtara ndị ikom gbara ya gburugburu, ghọọ onyendu ha, ndị nnupu isi a gara ọs biri nʼebe ahụ, na-achịkwa nʼebe ahụ. Ogologo ụbọchị niile nke ndụ ọn, Rezon bụ onye iro , tinyekwara nsogbu nke wetaara . Rezon bụ eze ndị , bụrụkwa onye na-emegide . nwa , onye nke , otu nʼime ndị ozi ọn, biliri megide eze. Nne ya bụ , nwanyị di ya nwụrụ anwụ. Nke a bụ akụkọ banyere otu o siri bilie imegide eze: Solomọn wugharịrị , wuziekwa ntipu dị na mgbidi obodo bụ nna ya. Ugbu a , nʼonwe ya, bụ dimkpa. Mgbe ọn hụrụ otu nwokorobịa a si arụzi ọrụ ya nke ọma, o mere ya onye nlekọta ndị ọrụ niile si nʼezinaụlọ . Ma otu ụbọchị, mgbe si na-apụ, o zutere onye amụma, onye , nʼụzọ, ebe o yi uwe ọhụrụ. Ọ bụkwa naanị ha abụọ nọ nʼọhịa mgbe ahụ. Mgbe ahụ, Ahija yipụrụ uwe ọhụrụ nke o yi nʼahụ dọwasịa ya ụzọ iri na abụọ. Mgbe ahụ, ọ gwara sị, “Chịrị iberibe iri nye onwe gị, nʼihi na otu a ka anyị, Chineke sịrị, ‘Lee, aga m anapụ ọn alaeze a, ma aga m enyekwa gị ebo iri nʼime ha. Ma aga m ahapụrụ ya otu ebo, nʼihi ohu m na nʼihi obodo m họpụtara site nʼebo niile nke . Nʼihi na ha ahapụla m malite ịkpọ isiala nye ọret, chi nwanyị ndị Saịdọn; na nyekwa , chi ndị ; na nye , chi ụmụ Amọn. Ha agbasoghị ụzọ m, ha emekwaghị ihe ndị ahụ m gụrụ dịka ezi ihe. Ha edebeghị iwu m na ụkpụrụ m niile dịka nna ọn mere. “ ‘Ma agaghị m anapụ alaeze ya ugbu a, nʼihi ohu m , onye m họpụtara, na onye mere ihe tọrọ m ụtọ. Aga m ahapụ ọn ka ọ nọgide dịka eze ụbọchị ndụ ya niile. Ma aga m anapụ alaeze ya site nʼaka nwa ya, nye gị ebo iri. Nwa ya ka m ga-enye otu ebo, nʼihi na achọrọ m ka ohu m nọgide ịbụ eze , obodo m họpụtara nye onwe m, ebe m mere ka m dịrị. Ma otu ọ dị, gị ka m ga-ewere. Ị ga-abụkwa onye ga-achị ebe ahụ niile obi gị chọrọ; i ga-abụ eze . Ọ bụrụ na i gee ntị mee ihe niile m ga-enye gị nʼiwu, jekwa ije nʼirubere m isi, mee ihe ziri ezi nʼanya m, site nʼidebe ụkpụrụ niile na iwu niile, dịka ohu m mere, aga m anọnyere gị. Aga m ewuru gị ụlọ ga-adịgide dịka m siri wuoro . Aga m enyekwa gị . Aga m eweda agbụrụ nʼihi ihe a, ma ha agaghị abụ ndị e wedara nʼala ruo ebighị ebi.’ ” Solomọn gbalịrị igbu , ma gbaara ọsọ gbakwuru eze nke . Ọ nọkwara nʼ ruo mgbe ọn nwụrụ. Ma banyere ihe ndị ọzọ mere nʼoge ọchịchị ọn, nke bụ, ihe niile o mere na amamihe o gosipụtara, ọ bụ na-edeghị ha nʼakwụkwọ akụkọ nke ọn? Solomọn chịrị niile iri afọ anọ na . O sooro nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼobodo bụ nna ya. nwa ya, ghọkwara eze nʼọnọdụ nna ya.

Every verse in 1 Kings 11

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00