1 Kings 12:16

“Mgbe Izrel niile hụrụ na eze jụrụ ige ha ntị, ha zaghachiri ya sị, “Olee oke anyị nwere nʼime Devid? Olee ihe nketa anyị nwere nʼime nwa Jesi? Ndị Izrel, laanụ nʼụlọ ikwu unu! Gị Devid lekọtakwa ụlọ nke gị.” Ya mere, ndị Izrel lara nʼụlọ ha.”

1 Kings 12:16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 16 of 33 in 1 Kings chapter 12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Kings 12 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

gara , nʼihi na niile zukọrọ ebe ahụ ime ya eze. Mgbe nwa nụrụ nke a (ọ ka nọ nʼ ebe ọ gbagara ọsọ ndụ site nʼaka eze ọn), o sitere lọta. Ya mere, ha ziri ozi kpọọ , ya na ọgbakọ niile jekwuru sị ya: “Nna gị boro anyị ibu arọ, ma ugbu a mee ka ibu arọ na ịyagba arọ a nke o bokwasịrị anyị, dị mfe, anyị ga-ejere gị ozi.” zara ha sị, “Laanụ, ụbọchị atọ gasịa unu bịaghachikwutenụ m.” Nʼihi ya ndị ahụ lara. Mgbe ahụ, eze gara ịnata ndụmọdụ nʼaka ndị okenye, bụ ndị jeere nna ya ọn ozi nʼoge ọ dị ndụ, sị ha, “Olee ndụmọdụ unu ga-enye m maka mụ inye ndị a ọsịsa?” Ha zara ya, “Ọ bụrụ na ị ga-abụ odibo nye ndị a taa, jeere ha ozi, nyekwa ha ọsịsa dị mma, ha ga-anọgide bụrụ ndị ohu gị mgbe niile.” Ma ọ nabataghị ndụmọdụ ndị okenye nyere ya, ọ gakwuru ụmụ okorobịa ndị ya na ha tokọrọ, bụkwa ndị na-ejere ya ozi, ka ha nye ya ndụmọdụ. jụrụ ha sị, “Gịnị bụ ndụmọdụ unu? Gịnị bụ ọsịsa anyị ga-enye ndị a na-asị, ‘Mee ka ibu arọ nna gị bokwasịrị anyị dị mfe’? ” Ụmụ okorobịa ahụ, bụ ndị ya na ha tokọrọ, zaghachiri sị, “Gwa ndị ahụ sịrị gị, ‘Nna gị bokwasịrị anyị ibu arọ, ma mee ka ibu anyị dị mfe,’ ị ga-agwa ha, sị, ‘Mkpịsịaka nta dị nʼaka m gbara okpotokpo karịa ukwu nna m. Nna m boro unu ibu arọ; aga m atụkwasị ihe nʼibu ahụ mee ka ọ dị arọ karịa. Nna m ji apịpịa dọọ unu aka na ntị, maọbụ akpị ka m ga-eji mekpaa unu ahụ.’ ” Mgbe ụbọchị atọ gasịrị, na ndị niile bịaghachiri ịnụrụ ọsịsa , dịka eze kwuru, sị, “Laghachitenụ nʼụbọchị nke atọ.” Eze sara ndị a okwu nʼolu dị ike. Ọ jụrụ ndụmọdụ nke ndị okenye nyere ya, ma gbasoro ndụmọdụ nke ụmụ okorobịa nyere. Ọ sịrị, “Nna m mere ka ibu unu dị arọ, aga m eme ka ibu unu dị arọ karịa. Nna m ji apịpịa dọọ unu aka na ntị, aga m eji akpị mekpaa unu ahụ.” Ya mere, eze aṅaghị ndị ahụ ntị, nʼihi mgbanwe nke ọnọdụ niile a sitere nʼebe anyị nọ, ka e mezuo okwu ahụ anyị gwara nwa site nʼọnụ onye . Mgbe niile hụrụ na eze jụrụ ige ha ntị, ha zaghachiri ya sị, “Olee oke anyị nwere nʼime ? Olee ihe nketa anyị nwere nʼime nwa ? Ndị , laanụ nʼụlọ ikwu unu! Gị lekọtakwa ụlọ nke gị.” Ya mere, ndị lara nʼụlọ ha. Ma banyere ndị bi nʼobodo niile nke , gara nʼihu bụrụ eze ha. Eze zipụrụ , onyeisi na-elekọta ndị ọrụ mmanye, ma ndị niile ji nkume tugbuo ya. Ma eze jisiri ike gbaba nʼime ụgbọ agha ya, gbalaga laa . Ya mere, Izrel nọ na nnupu isi megide ụlọ ruo taa. Mgbe ndị nụrụ na alaghachitala, ha ziri ya ozi sị ya pụta nʼihu ọha mmadụ. Nʼebe ahụ ka ha nọ mee ya eze . Ọ dịghị ebo ọbụla kwenyere iso ụlọ , karịakwa ebo . Mgbe bịarutere , ọ kpọkọtara ndị ụlọ niile na ndị ebo , ha dị narị puku na iri asatọ nʼọnụọgụgụ, ụmụ okorobịa ndị tozuru ịga agha, ka ha gaa buso ụlọ agha ma weghachitekwa alaeze nʼokpuru ọchịchị , nwa ọn. Ma okwu rutere onye nke ntị, sị, “Gwa , nwa ọn eze , na ndị niile, na na ndị ọzọ niile, sị ha, Otu a ka anyị kwuru, ‘Unu agakwala gaa buso ụmụnna unu, bụ ndị agha. Laghachinụ, nwoke ọbụla nʼụlọ ya, nʼihi na ọ bụ m na-eme nke a.’ ” Ya mere, ha rubere isi nʼokwu anyị, onye ọbụla nʼime ha laghachikwara nʼụlọ ya dịka anyị nyere nʼiwu. Mgbe ahụ, wusiri dị nʼala ugwu ike, biri nʼebe ahụ. Nʼebe ahụ ka o si pụọ, gaa wuo obodo . Ma chere nʼobi ya, sị “ a, ka alaeze nwere ike laghachikwa nʼaka ụlọ . Nʼihi na ọ bụrụ na ndị mmadụ gaa ịchụ aja nʼụlọnsọ ukwu anyị nke dị na , obi ha nwere ike laghachikwuru onyenwe ha, bụ eze . Ha ga-egbu m, laghachikwuru eze .” Mgbe ọ natachara ndụmọdụ, eze kpụrụ ụmụ ehi ọlaedo abụọ. Ọ sịrị ndị mmadụ, “Ọ bụ oke ọrụ nye unu ịgbago . Leenụ chi unu, ndị , ndị sitere nʼ kpọpụta unu.” Otu nʼime ha ka o guzobere na , tinyekwa nke ọzọ na . Ihe a ghọrọ mmehie dịrị ha, nʼihi na ndị mmadụ na-abịa kpọọ isiala nye nke dị na ma gaakwa ebe dị anya, dịka , nʼihi ife ehi ọlaedo nke dị nʼebe ahụ ofufe. wuru ebe ịchụ aja nʼebe dị elu dị iche iche. Ọ họpụtara ndị nchụaja site nʼetiti ndị niile, nʼagbanyeghị na ha abụghị ndị ị. O hiwere mmemme a na-eme nʼụbọchị nke iri na ise nʼọnwa nke asatọ, dịka mmemme a na-eme na . Ọ chụkwara aja nʼebe ịchụ aja. O mere nke a na , chụọrọ ụmụ ehi ọlaedo ahụ ọ kpụrụ aja. O tinyere ndị nchụaja nʼọrụ nʼebe niile dị elu nke o mere ka ha dịrị na . Nʼụbọchị nke iri na ise, nʼọnwa asatọ, bụ ọnwa nke ya onwe ya chepụtara, ọ chụrụ aja dị iche iche nʼelu ebe ịchụ aja o wuru na . Ya mere, o hiwere mmemme a ka ọ dịịrị ndị niile; ya onwe ya kwa gara chụọ aja onyinye dị iche iche nʼelu ebe ịchụ aja.

Every verse in 1 Kings 12

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00