1 Kings 13:32

“Nʼihi na ozi ahụ niile o ziri site nʼokwu Onyenwe anyị megide ebe ịchụ aja dị na Betel, na megidekwa ebe ụlọ arụsị niile dị nʼebe dị elu nʼobodo Sameria aghaghị imezu.””

1 Kings 13:32 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 32 of 34 in 1 Kings chapter 13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Kings 13 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Otu onye nke si bịa , site nʼokwu nke anyị oge guzo nʼebe ịchụ aja ka ọ chụọ aja. O tiri mkpu nʼoke olu megide ebe ịchụ aja ahụ dịka okwu anyị si dị, “Ebe ịchụ aja, ebe ịchụ aja! Otu a ka anyị na-ekwu: ‘A ga-amụ otu nwa nwoke nʼụlọ , aha ya ga-abụ . Ọ ga-eji ndị nchụaja niile nke ebe dị elu, bụ ndị na-achụ aja nʼelu gị, chụọ aja nʼelu gị. A ga-esurekwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ọkụ nʼelu gị.’ ” Nʼụbọchị ahụ, onye nke ahụ kwuru okwu banyere ihe ịrịbama ga-emezu. O kwuru sị, “Nke a bụ ihe ịrịbama anyị ji emesi okwu ya ike: Ebe ịchụ aja a ga-agbawa ụzọ abụọ. Ntụ dị nʼelu ya ga-awụsasị nʼala.” Mgbe eze nụrụ ihe onye nke ahụ kwuru megide ebe ịchụ aja , o setịpụrụ aka ya site nʼebe ịchụ aja ahụ sị, “Jidenụ nwoke a!” Ma aka ahụ ọ setịpụrụ tụgide nwoke ahụ kpọnwụrụ na o nwekwaghị ike iweghachi ya azụ ọzọ. Ọzọkwa, ebe ịchụ aja ahụ gbawara abụọ, ntụ dị nʼelu ya wụsịkwara nʼala dịka ihe ịrịbama nke onye amụma nyere, site nʼokwu anyị. Mgbe ahụ, eze sịrị onye nke ahụ, “Biko, rịọọ anyị gị, kpekwara m ekpere ka e nyeghachi m aka m.” Ya mere, onye nke ahụ rịọrọ anyị site nʼekpere, emekwara ka aka eze dịghachi dịkwa ka ọ dị na mbụ. Emesịa, eze gwara onye nke ahụ okwu sị, “Soro m gaa nʼụlọ m. Aga m enye gị ihe oriri, nyekwa gị onyinye.” Ma onye nke ahụ zara eze sị, “Ọ bụrụ na i nye m ọkara ihe niile i nwere, agaghị m eso gị baa nʼime ụlọ gị. Agaghị m erikwa nri gị maọbụ ṅụọ mmiri nʼebe a. Nʼihi na-enyere m iwu site nʼokwu anyị, sị, ‘Erila nri, aṅụkwala mmiri, esitekwala ụzọ i si gaa laghachi.’ ” Ya mere, o sitere nʼụzọ ọzọ lawa, nke na-abụghị ụzọ o si bịa . Ma o nwere otu onye amụma bụ agadi bi na . Onye ụmụ ya bịara kọọrọ ihe niile onye nke ahụ mere nʼụbọchị ahụ na , ha kọkwaara nna ha ihe niile ọ gwara eze. Nna ha jụrụ ha, “Olee ụzọ ọ gara?” Ụmụ ya ndị ikom ziri ya ụzọ nke onye nke ahụ si gara. Mgbe ahụ, ọ sịrị ụmụ ya ndị ikom, “Jikekwaranụ m ịnyịnya ibu m.” Ha jikekwaara ya ịnyịnya ibu, ọ nọkwasịrị nʼelu ya. Ọ gbasooro onye nke nʼazụ, ọ hụrụ ya ka ọ nọ ala nʼokpuru osisi ook, Ọ sịrị ya, “Ọ bụ gị bụ onye nke ahụ si bịa?” Ọ zara, “E, ọ bụ mụ onwe m.” Onye amụma ahụ sịrị ya, “Soro m ka anyị gaa nʼụlọ m, ka i rie nri.” Ma ọ sịrị, “Apụghị m iso gị laghachi azụ, maọbụ rie nri, ma ọ bụkwa ṅụọ mmiri ọbụla nʼebe a. Nʼihi na a gwara m site nʼokwu anyị sị, ‘Erikwala nri maọbụ ṅụọ mmiri nʼebe ahụ, maọbụ soro ụzọ ị si gaa lọtakwa.’ ” Ma onye nke ọzọ sịrị ya, “Mụ onwe m bụkwa onye amụma dịka gị, mmụọ ozi zikwara m ozi site nʼokwu anyị sị, ‘Kpọrọ ya ka o soro gị laghachi nʼụlọ gị, ka o rie nri, ṅụọkwa mmiri.’ ” (Ma ọ gwara ya okwu ụgha.) Ya mere, nwoke nke ahụ soro ya laghachi rie nri, ṅụọkwa mmiri. Ma mgbe ha abụọ nọdụ na-eri ihe na tebul, okwu anyị rutere onye amụma agadi ahụ ntị, bụ onye mere ka ọ lọghachi azụ. Ọ kpọrọ onye nke ahụ si bịa sị ya, “Otu a ka anyị na-ekwu, ‘Nʼihi na ị nupula isi nʼokwu ọnụ anyị, hapụ idebe iwu anyị gị nyere gị. Ị laghachikwara nʼebe a, rie nri, ṅụọkwa mmiri, bụ ebe ọ gwara gị sị gị, erila nri, aṅụkwala mmiri. Ya mere, agaghị ozu gị nʼala ili nna gị ha.’ ” Mgbe onye nke ahụ risiri nri, ṅụọkwa ihe ọṅụṅụ, ha kwadooro ya ịnyịnya ibu nke onye amụma ahụ kpọghachiri ya azụ. Dịka ọ na-alaghachi, otu ọdụm zutere ya nʼụzọ, dọgbuo ya. Ma ọ hapụrụ ozu ya ka ọ tọgbọrọ nʼokporoụzọ, ma ịnyịnya ibu ya ma ọdụm ahụ dọgburu nwoke ahụ guzokwa nʼakụkụ ozu ya. Ndị mmadụ na-agafe hụrụ ozu ahụ ka ọ tọgbọrọ nʼụzọ, hụkwa ka ọdụm ahụ guzo nʼakụkụ ya. Ndị a gara kọọ akụkọ ihe ha hụrụ nʼụzọ nʼobodo ebe onye amụma agadi ahụ bi. Mgbe onye amụma ahụ mere ka ọ laghachi azụ nụrụ ihe mere, ọ sịrị, “Ọ bụ onye nke ahụ nupuru isi nʼokwu anyị. Onyenwe anyị enyefeela ya nʼaka ọdụm, nke dọgburu ma gbukwaa ya, dịka okwu anyị dọrọ ya aka na ntị.” Mgbe ahụ, ọ sịrị ụmụ ya ndị ikom, “Jikekwaranụ m ịnyịnya ibu.” Ha mere otu a. Ọ pụrụ gaa chọta ozu nwoke ahụ ka ọ tọgbọrọ nʼụzọ. Ịnyịnya ibu ya na ọdụm ahụ guzokwa nʼakụkụ ozu ahụ. Ọdụm erighị anụ nwoke ahụ, ọ dọgbukwaghị ịnyịnya ibu ahụ. Onye amụma agadi ahụ buliri ozu onye nke ahụ dọkwasị ya nʼelu ịnyịnya ibu ya, buru ya bughachi ya nʼobodo, nʼihi iruru ya ụjụ, nakwa ili ya. O liri ozu onye nke ahụ nʼili nke aka ya. Mgbe o liri ya, ọ kwara akwa sị, “Ewoo nwanna m!” Mgbe o lisiri ya, ọ gwara ụmụ ya ndị ikom sị, “Mgbe m nwụrụ, lienụ m nʼotu ili a e liri onye nke ; doonụ ọkpụkpụ m ka ọ dịrị nʼakụkụ ọkpụkpụ ya. Nʼihi na ozi ahụ niile o ziri site nʼokwu anyị megide ebe ịchụ aja dị na , na megidekwa ebe ụlọ arụsị niile dị nʼebe dị elu nʼobodo aghaghị imezu.” Nʼagbanyeghị ihe ndị a niile, esiteghị nʼụzọ ọjọọ ya tụgharịa. Kama ọ gara nʼihu họpụta ndị nchụaja maka ebe niile dị elu site nʼetiti ndị mmadụ efu. Onye ọbụla chọrọ ị bụ onye nchụaja ka o doro nsọ maka ije ozi nʼebe niile dị elu. Nke a bụ mmehie ezinaụlọ . Ọ bụ ya mere alaeze ji daa, meekwa ka e kpochapụ ya nʼelu ụwa.

Every verse in 1 Kings 13

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00