1 Kings 14:9
“Ma ihe ọjọọ i mere adịla ukwuu karịa nke ndị niile bu gị ụzọ bụrụ eze mere. Ị kpụọlara onwe gị chi ndị ọzọ, chi ndị e ji ọla kpụọ, si otu a kpasuo m iwe, gbakụta m azụ gị.”
1 Kings 14:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 9 of 31 in 1 Kings chapter 14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Kings 14 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nʼoge a, Abija nwa nọ nʼọrịa nke dị ukwuu. Nʼihi ya, sịrị nwunye ya, “Gaa, jikwaa onwe gị nʼụzọ mmadụ na-enweghị ike ịmata na ị bụ nwunye . Ị ga-ejekwa ịlo, Ahija onye amụma nọ nʼebe ahụ, bụ nwoke ahụ gwara m okwu na m ga-abụ eze ndị nke a. Chịrịkwa ogbe achịcha iri, na achịcha nta ole na ole, na otu karama mmanụ aṅụ, jekwuru ya. Ọ ga-agwa gị ihe ga-eme banyere nwantakịrị a.” Nwunye mere ihe o kwuru, o biliri jee nʼụlọ na ịlo. Ahija bụ agadi nwoke nʼoge a. Ọ naghị ahụkwa ụzọ nʼihi nka ọ kara. Ma anyị agwalarị okwu sị ya, “Nwunye na-abịa ịjụta ase nʼaka gị banyere nwa ya nwoke ahụ na-adịghị ike, ọsịsa dị otu a ka i ganye ya. Mgbe ọ ga-abịa ịhụ gị ọ ga-eme onwe ya dịka ọ bụghị nwunye .” Mgbe nụrụ ụda nzọ ụkwụ ya ka ọ na-abata nʼọnụ ụzọ, ọ kpọrọ ya oku sị ya, “Bata, nwunye . Gịnị mere i ji jie ejiji dịka onye ọzọ? Enwere m akụkọ ọjọọ m ga-akọrọ gị Ga gwa sị ya, Otu a ka anyị, Chineke kwuru, ‘Esi m nʼetiti ndị m welie gị elu, mee gị ka ị bụrụ onye ga-achị ndị m, bụ . Adọwapụrụ m alaeze site nʼụlọ nye gị ya, ma ị geghị ntị nʼiwu m, maọbụ debe ha dịka ohu m debere ihe niile m nyere ya nʼiwu. Onye echiche obi ya na ihe na-atọ obi ya ụtọ mgbe niile bụ idebe iwu m, na ime ihe ziri ezi nʼanya m. Ma ihe ọjọọ i mere adịla ukwuu karịa nke ndị niile bu gị ụzọ bụrụ eze mere. Ị kpụọlara onwe gị chi ndị ọzọ, chi ndị e ji ọla kpụọ, si otu a kpasuo m iwe, gbakụta m azụ gị. “ ‘Nʼihi ihe ndị a, aga m eme ka ihe ọjọọ bịakwasị ezinaụlọ . Aga m ekpochapụkwa ụmụ ndị ikom gị niile, ma ndị ohu, ma ndị nwe onwe ha nọ nʼala . Aga m ekpochapụkwa ụlọ dịka mmadụ si ekpochapụ nsị anụ, ruo mgbe e kpochapụrụ ha niile. Nkịta ga-eri ozu ndị nke ndị nwụrụ nʼime obodo, ma ndị nwụrụ nʼọhịa ka anụ ufe nke eluigwe ga-eri ozu ha. Onyenwe anyị ekwuola ya.’ “Ma gị onwe gị, Laa nʼụlọ gị. Mgbe ị na-azọbanye ụkwụ gị nʼobodo, nwokorobịa ahụ ga-anwụ. Ndị niile ga-akwa akwa nʼihi ya lie ya. Ọ bụ naanị ya bụ onye a ga- , nʼihi na nʼime ezinaụlọ , ọ bụ naanị nʼime nwokorobịa a ka anyị, Chineke chọtara ihe dị mma. “Ma anyị ga-emekwa ka eze ọzọ bilie nʼ, onye ga-ekpochapụ ezinaụlọ niile. O bidola taa, e, ma ugbu a kwa! Onyenwe anyị ga-eti ihe, mee ka ọ maa jijiji dịka osisi achara nke ikuku na-ebugharị nʼime mmiri. Ọ ga-ehopu site nʼezi ala o nyere nna nna ha, fesaa ha nʼofe osimiri , nʼihi na ha akpasuola iwe anyị site nʼiguzobe ogidi ofufe . Ọ ga-agbakụta azụ nʼihi mmehie mere, ma meekwa ka niile soro ya mehie.” Mgbe ahụ, nwunye biliri laghachi Tịaza. Ma nwokorobịa ahụ nwụrụ mgbe ọ na-azọbata ụkwụ ya nʼọnụ ụzọ ụlọ ha. Ha liri ya, ndị niile rukwara ụjụ nʼihi ya, dịka okwu anyị si dị, nke o kwuru site nʼọnụ , onye amụma. Ihe niile ọzọ mere, na ihe niile banyere ibu agha ya niile, na ọtụtụ ihe ọzọ dị iche iche banyere ọchịchị ya, ka e dere nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze mere. chịrị iri afọ abụọ na abụọ. O sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Nʼoge a, nwa ọn, bụ eze . Ọ gbara iri afọ anọ na otu mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịrị afọ iri na asaa na , bụ obodo ahụ anyị họọrọ site nʼetiti ebo niile nke , bụ ebe ọ ga-akpọkwasị ya. Aha nne ya bụ , onye Amọn. Mgbe ahụ, ndị mehiekwara megide anyị. Ha sitere nʼọtụtụ mmehie ha mere, nke karịrị mmehie nke ndị nna nna ha ochie mere, kpasuo ekworo ya. Ha wukwara nye onwe ha ebe ịchụ aja na ogidi arụsị nʼelu ugwu niile, na ogidi chi , na nʼokpuru osisi ọbụla akwụkwọ ndụ dị nʼelu ya. E nwere ndị ikom akwụna nʼala ahụ, ndị nọ nʼụlọ arụsị ha dị iche iche. Ndị mmadụ mere ụdị ihe arụ ahụ nke ndị mba niile ndị ahụ na-eme, bụ mba ndị ahụ anyị sitere nʼihu ndị chụpụ. Nʼafọ nke ise, nke ọchịchị eze , , eze , busoro agha. O bukọrọ akụ niile dị nʼime ụlọ anyị, na akụ niile dịkwa nʼụlọeze. Ọ kwakọọrọ ihe niile, werekwa ọta ọlaedo niile ndị ahụ ọn kpụrụ. Ma eze kpụrụ ọta bronz i ji dochie ndị ahụ, nyefee ha nʼaka ndịisi ndị nche, bụ ndị na-eche nʼọnụ ụzọ ụlọeze nche ka a lekọta ha anya. Mgbe ọbụla eze na-aga nʼụlọnsọ ukwu anyị, ndị nche na-ebu ọta ndị ahụ, emesịa, ha na-ebughachikwa ha nʼime ụlọ ndị nche. Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị , na ihe niile o mere, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze ? Agha dịgidere nʼetiti na ụbọchị niile nke ndụ ha. sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ha nʼobodo . Aha nne ya bụ , onye Amọn. Abija nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.
Every verse in 1 Kings 14
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.