1 Kings 15:10

“Ọ chịrị iri afọ anọ na otu na Jerusalem. Aha nne nne ya bụ Maaka, nwa nwanyị Abishalom.”

1 Kings 15:10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 10 of 34 in 1 Kings chapter 15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Kings 15 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Abija malitere ịbụ eze , nʼafọ iri na asatọ nke ọchịchị eze nwa . Ọ chịrị afọ atọ na . Aha nne ya bụ , nwa nwanyị . O mere mmehie niile nna ya mere nʼihu ya; o jighị obi zuruoke gbasoo anyị ya, dịka obi nna nna ya dị. Ma nʼihi , Onyenwe anyị ya nyere ya oriọna na , site na-ime ka nwa ya nwoke nọchie ọnọdụ ya nakwa ime ka guzosie ike. Nʼihi na mere ihe ziri ezi nʼanya anyị, ọ dịghịkwa iwu anyị ọbụla nke ọ na-edebeghị nʼụbọchị ndụ ya niile, ma ọ bụghị naanị ihe banyere okwu Ụraya, onye . Agha dị nʼetiti na nʼụbọchị niile nke ndụ . Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị , o bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze ? Agha dịgidere nʼetiti na . Abija sooro nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼobodo . , nwa ya nwoke ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Nʼafọ nke iri abụọ nke ọchịchị eze , ka ghọrọ eze . Ọ chịrị iri afọ anọ na otu na . Aha nne nne ya bụ , nwa nwanyị . mere ihe ziri ezi nʼanya anyị dịka nna ya mere. O sitere nʼala ahụ niile chụpụ ndị ikom akwụna ụlọ arụsị niile, wezugakwa arụsị niile nke ndị nna nna ya ha mere. Ọ chụdakwara ọbụladị nne nne ya bụ , site nʼọnọdụ ya dịka nne eze, nʼihi na ọ kpụrụ ihe arụ, ogidi maka iji fee ya ofufe. gbuturu ya kpọọ ya ọkụ na ndagwurugwu iyi ọn. Ọ bụ ezie na o wezugaghị ugwu niile dị elu, ma ji obi zuruoke jere anyị ozi nʼoge ndụ ya niile. O webatara nʼime ụlọnsọ anyị ọlaọcha na ọlaedo na ihe niile nke nna ya na ya onwe ya doro nsọ. Ma agha dịgidere nʼetiti na , eze ụbọchị ọchịchị ha niile. Baasha eze , busoro agha, wuchie igbochi onye ọbụla na-apụ apụ maọbụ onye na-abata abata nʼoke ala , eze . Mgbe ahụ, chịịrị ọlaọcha na ọlaedo niile dị nʼụlọakụ ụlọnsọ anyị, na ndị dị nʼụlọeze ya, nyefee ya nʼaka ndị ozi ya ka ha chịrị ha zigara -, nwa ọm, nwa , bụ eze , onye na-achị na ọs, sị, “Biko, ka anyị gbaa ndụ dịka nna m na nna gị mere. Lee, ana m ezitere gị onyinye ọlaọcha na ọlaedo. Ugbu a, mebie ọgbụgba ndụ dị nʼetiti gị na , bụ eze , ka o si nʼebe m nọ wezuga onwe ya.” Ben- kwenyere eze , zipụ ndị ọchịagha ndị agha ya ka ha gaa buso obodo niile agha. Ọ lụgburu , , Ebel-- na ala niile, tinyere ala niile nke ndị ị. Mgbe nụrụ nke a, ọ kwụsịrị iwu , laghachi biri na Tịaza. Mgbe ahụ, eze nyere iwu zigara ndị niile, na ọ dịghị onye iwu ahụ hapụrụ, ha bịara bupusịa nkume na osisi niile dị na , nke ji na-ewu ihe nʼebe ahụ. Eze ji ihe ndị a wulie nke , wuokwa . Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị , na ihe niile ọ rụpụtara na obodo niile ndị o wuru, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe e mere nʼoge ndị eze ? Ma ọ rịara ọrịa nke metụtara ụkwụ ya abụọ, mgbe o mere agadi. sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ha, nʼobodo , bụ nna ya. Jehoshafat nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. , nwa , malitere ịbụ eze , nʼafọ nke abụọ nke , eze . Ọ chịrị afọ abụọ. O mere ihe dị njọ nʼanya anyị. Ọ gbasoro ụzọ niile nke nna ya ma na-emekwa otu mmehie ahụ nke nna ya ji duba nʼime mmehie. Baasha nwa , onye si nʼebo gbara izu ọjọọ megide ya. O tidara ya na , nʼotu obodo ndị , mgbe na ndị niile nọchibidoro ya. Baasha gburu , nọchie ọnọdụ ya dịka eze, nʼafọ nke atọ nke ọchịchị , eze . Ngwangwa, mgbe ọ malitere ọchịchị ya, o gburu ndị ezinaụlọ niile. O kweghị ka onye ọbụla na-eku ume fọdụ, kama ọ lara ha niile nʼiyi, dịka okwu anyị kwuru site nʼọnụ onyeozi ya, bụ onye . Ihe ndị a mere nʼihi mmehie niile mere, nke o mere ka mee, nakwa nʼihi na ọ kpasuru anyị, bụ iwe. Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị , o bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze ? Ma agha dịgidere nʼetiti na , eze , ụbọchị ọchịchị ha niile. Nʼafọ nke atọ nke , eze , Baasha nwa ghọrọ eze ndị niile na Tịaza. Ọ chịrị iri afọ abụọ na abụọ. O mere ọtụtụ ihe dị njọ nʼanya anyị. Ọ gbasoro ụzọ ọjọọ niile nke , jeekwa ije nʼime otu mmehie ahụ nke dubara ndị ime.

Every verse in 1 Kings 15

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00