1 Kings 16:1
“Mgbe ahụ, ozi Onyenwe anyị sitere nʼọnụ Jehu, nwa Hanani banyere Baasha, eze Izrel sị ya,”
1 Kings 16:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 1 of 34 in 1 Kings chapter 16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Kings 16 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ, ozi anyị sitere nʼọnụ , nwa banyere , eze sị ya, “Esi m nʼaja welie gị elu, mee gị onye ọchịchị ndị m . Ma i jeela ije nʼụzọ ọjọọ niile nke . I meela ka ndị m bụ mmehie, si otu a kpasuo m iwe site na mmehie ha. Ya mere, aga m ekpochapụ na ezinaụlọ ya, m ga-emekwa ụlọ gị ka ọ dịka ụlọ , nwa . Onye ọbụla nke metụtara nke nwụrụ nʼime obodo ka nkịta ga-eri ozu ya, ma ndị nwụrụ nʼọhịa ka anụ ufe nke eluigwe ga-eri ozu ha.” Akụkọ niile banyere ọrụ rụrụ, na ibu agha ya niile, e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ọrụ ndị eze ? Baasha sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya na Tịaza. Ela, nwa ya nwoke, nọchiri ọnọdụ ya dịka eze. Ma ozi anyị si nʼọnụ onye amụma, nwa bịara na ndị ezinaụlọ ya nʼihi ihe ọjọọ niile o mere, si otu a kpasuo anyị iwe. Ọ bụ ezie na ọ maara na anyị kpochapụrụ ezinaụlọ nʼihi ihe ọjọọ o mere, ma gara nʼihu mee ihe ọjọọ. Ela, nwa , malitere ịbụ eze nʼiri afọ abụọ na isii nke ịbụ eze , eze . Ma naanị afọ abụọ ka ọ chịrị dịka eze na Tịaza. Mgbe ahụ, Zimri, ọchịagha na-achị ọkara ụgbọala agha eze, gbara izuzu megide ya. Nʼoge a, Ela nọ na-aṅụ mmanya na Tịaza, nʼụlọ , onye na-elekọta ụlọeze dị nʼobodo ahụ. Ọ ṅụkwara mmanya ahụ ṅụbiga ya oke. Zimri batara kụdaa ma gbukwaa ya. Ọ bụ nʼiri afọ abụọ na asaa nke ọchịchị , eze . Ọ bụụrụ eze nʼọnọdụ ya. Ngwangwa ọ ghọrọ eze, nọkwasị nʼocheeze ya, o gburu mmadụ niile nọ nʼezinaụlọ . Ọ hapụghị ọ bụladị otu nwoke. O gburu ikwu na ibe , na ndị enyi ya niile. Ya mere, Zimri kpochapụrụ ndị ezinaụlọ niile , nʼusoro okwu anyị kwuru megide site nʼọnụ onye amụma ya bụ . Nʼihi mmehie niile nke na nwa ya mere, na nke ha ji mee ka mehie, bịakwa kpasuo iwe anyị bụ , site nʼarụsị ha niile na-abaghị uru. Akụkọ banyere ọchịchị , na ihe niile o mere e deghị ha nʼakwụkwọ ọchịchị ndị eze ? Nʼafọ nke iri abụọ na asaa nke ọchịchị , eze , ka chịrị ụbọchị asaa na Tịaza. Nʼoge a, ndị agha mara ụlọ ikwu na , obodo ndị na-ebu agha. Mgbe ha nụrụ na egbuola eze ha, ha niile kwekọtara mee eze ọhụrụ ha. Omri bụ onyeisi agha ndị agha niile. Nʼihi nke a, Omri duuru ndị agha ahụ nọ na bịa ibuso Tịaza, isi obodo agha. Mgbe hụrụ na-adọtala obodo ahụ nʼagha, ọ banyere nʼụlọ elu dị nʼụlọeze, sunye onwe ya na ụlọeze ahụ ọkụ. O si otu a nwụọ, nʼihi na nʼonwe ya mere ihe ọjọọ nʼanya anyị dịka . Ọ kpọrọ isiala nye arụsị, dubakwa ụmụ nʼime mmehie. Akụkọ banyere na ihe ọjọọ niile o mere e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ọchịchị ndị eze ? Ma nʼoge a, ndị kere onwe ha ụzọ abụọ maka onye ga-abụ eze ha. Otu ụzọ dịnyeere , ndị nke ọzọ dịnyeere , nwa . Ma ndị dịnyeere dị ike karịa ndị dịnyeere , nwa . Ya mere, Tibni nwụrụ. Omri ghọkwara eze . , eze anọọla iri afọ atọ na otu dịka eze mgbe malitere ịbụ eze . Omri chịrị afọ iri na abụọ, afọ isii nʼime afọ ndị a na Tịaza. Omri zụrụ ala ugwu ugwu a na-akpọ site nʼaka , kwụọ ya talenti ọlaọcha abụọ. O wuru obodo ọhụrụ nʼugwu ahụ gụọ aha ya , nʼihi na aha onyenwe ala ahụ na mbụ bụ . Ma mere ihe ọjọọ nʼanya anyị karịa ndị eze niile buru ya ụzọ. Ọ kpọrọ isiala nye arụsị, dịka nwa mere. O dubakwara ndị nʼime mmehie. Nʼihi nke a o mere ka iwe wee anyị, Chineke , nʼihi arụsị nzuzu ha. Akụkọ ihe niile mere, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ọchịchị ndị eze ? Omri sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya na . Ehab, nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Nʼafọ nke iri atọ na asatọ nke ọchịchị eze na , ka , nwa , malitere ịchị dịka eze nʼ. Ọ chịrị ndị iri afọ abụọ na abụọ na . Ehab nwa mere ihe ọjọọ nʼanya anyị karịa ndị eze niile buru ya ụzọ. Ọ bụghị naanị na ọ gụrụ mmehie niile nwa mere dị ka ihe dị nta, kama ọ gara nʼihu lụọ , nwa nwanyị , eze ndị Saịdọn. O bidokwara ịkpọ isiala nye arụsị , na ife ya ofufe. O guzobere ebe ịchụ aja nye , nʼụlọ arụsị nke o wuru na . Ehab manyere ogidi chi , si otu a kpasuo anyị bụ nke iwe karịa otu ndị eze niile bu ya ụzọ chịa si mee. Mgbe na-achị, ka , onye , wughachiri obodo . Ọkpara ya bụ nwụrụ, mgbe ọ tọrọ ntọala obodo ahụ, ka ọ guzobere ọnụ ụzọ ama ya ọtọ, nwa ya nwoke nke nta aha ya bụ nwụrụ, imezu okwu anyị kwuru site nʼọnụ nwa .
Every verse in 1 Kings 16
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.