1 Kings 2:31

“Mgbe ahụ, eze nyere Benaya iwu sị ya, “Gaa mee dịka o kwuru. Gbuo ya, liekwa ya. Nke a ga-eme ka ikpe ọmụma ghara ịdịrị mụ na ezinaụlọ nna m Devid nʼihi ikpe ọmụma dịrị Joab maka ọbara ndị aka ha dị ọcha ọ wụsiri.”

1 Kings 2:31 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 31 of 46 in 1 Kings chapter 2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Kings 2 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ụbọchị ọnwụ eze na-abịaru nso, o nyere nwa ya ọn iwu sị ya, “Oge ọnwụ m eruola,” ka ọ sịrị, “Ya mere, dị ike, meekwa dịka nwoke. Debe iwu niile anyị bụ gị nyere, bie ndụ nʼụzọ ya niile. Debekwa ụkpụrụ na ihe niile o nyere nʼiwu, na ntụziaka ya niile dịka e dere ya nʼakwụkwọ iwu . Mee nke a ka ihe niile ị ga-eme gaara gị nke ọma, nʼihe niile ị na-eme, nʼebe ọbụla ị na-eche ihu gị. Ka anyị mezuo nkwa o kwere banyere m, sị ‘Ọ bụrụ na ụmụ gị na ụmụ ụmụ ha elezie anya nʼotu ha si ebi ndụ, ọ bụrụ na ha ejegharịa nʼụzọ ikwesi ntụkwasị obi nʼihu m, jiri obi ha niile na mkpụrụobi ha mee nke a, ị gaghị achọ onye ga-anọkwasị nʼoche eze achọ.’ “Ugbu a, gị onwe gị maara ihe nwa mere m, ya bụ ihe o mere mmadụ abụọ bụ ndịisi agha , Abna nwa , na nwa . O gburu ha, wufuo ọbara ha nʼoge udo, dịka a ga-asị na ọ bụ ihe e mere nʼagha. O jikwa ọbara ahụ merụọ ihe okike o kere nʼukwu na akpụkpọụkwụ o yi nʼụkwụ. Ị bụ nwoke maara ihe, ị makwaara ihe ị ga-eme. Ekwela ka , nʼagbanyeghị isi awọ ya, nwụọ nʼudo. “Ma meere ụmụ onye ebere. Meekwa ka ha bụrụ ndị na-eso gị rie ihe na tebul gị nʼihi na ha ji obi ha zute m mgbe m na-agba ọsọ ndụ nʼihi nwanne gị ọm. “Cheta , nwa , onye ahụ bi nʼobodo , onye kọchara m nkọcha jọgburu onwe ya nʼụbọchị ahụ m jere . Mgbe ọ bịara izute m na Jọ, eji m aha anyị ṅụọrọ ya iyi sị ya, ‘Agaghị m eji mma agha gbuo gị.’ Ma achọghị m ka ị hapụ ya dịka onye ikpe na-amaghị. Ị bụ nwoke maara ihe. Ị makwaara ihe ị ga-eme ya. Mee ka o jiri isi awọ ọbara juru baa nʼili.” Emesịa, Devid sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ. E liri ya na obodo . Ma ọ chịrị iri afọ anọ; ọ chịrị afọ asaa na ọn, chịakwa iri afọ atọ na atọ na . Solomọn nọdụrụ nʼocheeze nna ya dịka eze. Alaeze ya guzosiri ike nke ukwuu. Ọchịchị ya gakwara nke ọma. Otu ụbọchị, Adonaịja nwa , bịakwutere , nne ọn. Mgbe hụrụ ya, ọ jụrụ ya ajụjụ sị, “Ọ bụkwa ọbịbịa udo ka ị bịara?” ịja zara sị ya, “E, abịara m nʼudo.” O kwuru sị, “O nwere ihe m nwere ịgwa gị.” ọn zara sị ya, “Kwuo.” Ọ zara sị, “Dịka ị maara, ọ bụ m nwe alaeze a. Ndị niile lekwara anya na m ga-abụ eze ha. Ma otu ọ dị, ihe niile adịghịkwa ka ọ dị na mbụ, alaeze a aghọọla nke nwanne m, nʼihi na o si nʼaka anyị rute ya aka. Ugbu a, enwere m otu ihe m na-arịọ nʼaka gị. Biko ajụkwala imere m ya.” sịrị ya, “Gịnị bụ arịrịọ gị? Kwuo ihe ọ bụ.” Ọ zaghachiri ya sị, “Biko rịọrọ m ọn eze, nʼihi na amaara m na ọ ga-eme ihe ọbụla ị rịọrọ ya, ka ọ kpọnye m , nwanyị ahụ, ka ọ bụrụ nwunye m.” Batsheba zara sị ya, “Ọ dị mma, aga m agwara gị eze okwu.” Emesịa, Batsheba bịakwutere eze ọn ịgwa ya okwu banyere ịja. Mgbe ọ na-abata, eze sitere nʼocheeze ya bilie gaa izute ya, kpọkwaa isiala nye ya nọdụ ala nʼocheeze ya. O mere ka e butere nne eze ocheeze, ọ nọdụkwara ala nʼaka nri ya. Ọ sịrị, “Enwere m arịrịọ nta m chọrọ ịrịọ gị. Ajụkwala i mere m ya.” zaghachiri, “Rịọọ ya nne m. Agaghị m ajụ i mere gị ya.” Ya mere ọ sịrị, “Biko, kwere ka enye nwanne gị nwoke ịja nwanyị , ka ọ bụrụ nwunye ya.” Eze ọn zara nne ya sị, “Gịnị mere i ji rịọọ m ka m nye ịja naanị nwanyị ka ọ bụrụ nwunye ya? Ị gaara arịọkwa m sị m nye ya alaeze m. Nʼihi na ọ bụ ya tọrọ m” Ị gaara arịọkwa nʼihi Abịata onye nchụaja ma nwa . Mgbe ahụ, eze ọn ji anyị ṅụọ iyi sị, “Ka mesoo m mmeso, otu ọbụla mmeso ahụ si dị njọ, ma ọ bụrụ na ịja ejighị ndụ ya kwụọ ụgwọ nʼihi arịrịọ a. Ugbu a, dịka anyị na-adị ndụ, bụ onye ahụ mere ka m nọgidesie ike nʼocheeze nna m , onye mere ka ọchịchị eze m malite dịka o kwere na nkwa, a ga-eme ka ịja nwụọ taa.” Eze ọn zigara nwa ka ọ gaa gbuo ịja. Benaya gakwara tigbuo ịja. Eze kpọkwara Abịata onye nchụaja sị ya, “Laghachi azụ nʼubi gị nʼ. I kwesiri ịnwụ ọnwụ ma ọ bụghị ugbu a ka a ga-egbu gị nʼihi na i buru igbe ọgbụgba ndụ kachasị ihe niile elu, bụ anyị nʼoge nna m dị ndụ. I sokwa ya hụọ ahụhụ nʼoge ahụ niile o nwere nsogbu.” Ya mere, Solomọn chụpụrụ Abịata ka ọ ghara ịbụ onye nchụaja anyị ọzọ. Otu a ka o si mezuo bụ okwu ahụ anyị kwuru banyere ezinaụlọ ị na ịlo. Ma mgbe nụrụ na ịja anwụọla, ọ gbaara ọsọ gaa nʼụlọ nzute anyị jigide mpi dị nʼakụkụ ebe ịchụ aja aka. Ọ bụ ezie na so ịja gbaa izu imegide ọn, ma o soghị ọm gbaa izu imegide . Mgbe a gwara eze ọn, na a gbabala nʼụlọ ikwu anyị, nọdụ nʼakụkụ ebe ịchụ aja. Solomọn nyere , nwa iwu sị, “Gaa, tituo ya nʼala.” Benaya banyere nʼime ụlọ nzute anyị, sị , “Eze sị gị, ‘pụta ezi!’ ” Ma ọ zara, “Mba, aga m anwụ nʼebe a.” Nʼihi nke a, Benaya jekwuru eze gwa ya ihe kwuru. Mgbe ahụ, eze nyere iwu sị ya, “Gaa mee dịka o kwuru. Gbuo ya, liekwa ya. Nke a ga-eme ka ikpe ọmụma ghara ịdịrị mụ na ezinaụlọ nna m nʼihi ikpe ọmụma dịrị maka ọbara ndị aka ha dị ọcha ọ wụsiri. Onyenwe anyị ga-emekwa ka ọbara ọ wụsiri laa ya nʼisi, nʼihi na o ji mma agha gbuo ndị ikom abụọ, ma nna m amaghị maka ya. Ha abụọ, ya bụ nwa , ọchịagha ndị , na nwa , ọchịagha ndị , ndị dị mma ma bụrụkwa ndị ezi omume karịa ya. Ka ikpe ọmụma dị nʼihi igbu ọchụ ndị a dịkwasị na ụmụ ụmụ ya nʼisi ruo mgbe ebighị ebi. Ma nʼebe na ụmụ ụmụ ya, na ụlọ ya, na ocheeze ya dị, ka udo anyị dịkwasị ha ruo mgbe ebighị ebi.” Benaya nwa gara gbuo . E liri ya nʼala nke ya dị nʼọzara. Mgbe ahụ, eze họpụtara , nwa ka ọ bụrụ onyeisi ndị agha ya niile, ma mee ọk onye nchụaja nʼọnọdụ Abịata. Emesịa, eze ziri ozi sị ya, “wuoro onwe gị ụlọ na , biri nʼebe ahụ, esitekwala nʼebe ahụ pụọ jee ebe ọbụla. Nʼihi na ụbọchị ị ga-apụ gafee iyi dị na ọn, mara nke ọma na ị ghaghị ịnwụ. Ọbara gị ga-adịkwa gị nʼisi.” Shimei zara eze, “Okwu gị dị mma. Ohu gị ga-eme dịka onyenwe m bụ eze kwuru.” biiri nʼime , nọọkwa ọtụtụ ụbọchị. Ma nʼọgwụgwụ afọ atọ, ndị ohu abụọ nwere gbapụrụ ọsọ gbakwuru , nwa , eze . Ndị mmadụ bịara gwa sị ya, “Lee, ndị ohu gị nọ na .” Nke a mere ka o bilie, rịkwasị nʼelu ịnyịnya ibu ya, gaa , jekwuru nʼihi ịchọ ndị ohu ya. Shimei gara mee ka ndị ohu ya soro ya laghachite azụ. Mgbe a gwara ọn na hapụrụ gaa ma lọghachikwa azụ, eze ziri ozi kpọọ sị ya, “Ọ bụ na m adọghị gị aka na ntị, jiri aha anyị ṅụọ iyi sị, ‘Mara nke ọma nʼụbọchị ọbụla ị ga-esi nʼebe a pụọ gaa nʼebe ọbụla ọzọ, na ị ga-anwụ?’ Nʼoge ahụ, ị zara m sị m, ‘Okwu gị dị mma. Aga m emekwa ya.’ Ọ bụ gịnị mere i ji mebie iyi ị ṅụrụ nye anyị, jụkwa idebe ihe m nyere gị nʼiwu?” Eze gwakwara okwu sị ya, “I maara ihe ọjọọ niile i mere megide nna m . Ugbu a anyị ga-akwụghachi gị ụgwọ nʼihi omume ọjọọ gị. Ma eze ọn ga-abụ onye a gọziri agọzi. Ocheeze ga-eguzosikwa ike nʼihu anyị ruo mgbe ebighị ebi.” Mgbe ahụ, eze nyere , nwa iwu ka o gbuo . Ọ pụkwara tituo ya, ọ nwụọ. Sitekwa nʼoge ahụ, alaeze ọn guzosiri ike nʼaka ya.

Every verse in 1 Kings 2

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00