1 Kings 22:34

“Ma otu onye dọrọ ụta ya gbapụ ya na-ebughị onye ọbụla nʼobi, gbata ya eze Izrel nʼetiti njikọ nke uwe agha ya. Eze gwara onye ọkwọ ụgbọ agha ya, sị, “Tụgharịa, si nʼebe a bupụ m, nʼihi na emerụọla m ahụ.””

1 Kings 22:34 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 34 of 53 in 1 Kings chapter 22 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Kings 22 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Agha ọzọ adaghị nʼetiti na afọ atọ. Ma nʼafọ nke atọ, Jehoshafat, eze , gara ileta eze . Eze sịrị ndị ozi ya, “Unu amaghị na ala ọt bụ nke anyị, ma lee na anyị gbara nkịtị ịga napụta ya site nʼaka eze ?” Ya mere, ọ jụrụ , “Ị ga-eso m gaa buso ọt agha?” zaghachiri eze , sị, “Otu m dị ka gị onwe gị dị, ndị m bụkwa ndị gị, ịnyịnya m bụkwa nke gị.” Ma gwakwara eze , sị, “Buru ụzọ chọpụta ihe bụ ntụziaka anyị.” Ya mere, eze kpọkọtara ndị amụma, ọnụọgụgụ ha ruru narị ndị ikom anọ, jụọ ha sị, “Ọ bụ m gaa buso ọt agha, ka ọ bụ m hapụ ịga?” Ha zara, “Gaa, nʼihi na anyị ga-enyefe ha nʼaka eze.” Ma jụrụ, “Ọ bụ na e nwekwaghị onye amụma anyị nọ nʼebe a, onye anyị nwere ike ịjụta ase nʼaka ya?” Eze zaghachiri , sị, “A ka nwere otu onye amụma, onye anyị nwere ike isite nʼaka ya jụọ anyị ase, ọ bụ nwa , ma akpọrọ m ya asị, nʼihi na o nweghị oge ọ na-ebu amụma ihe ọma nʼebe m nọ, kama ọ bụ naanị nke ọjọọ.” sịrị, “Eze ekwesighị ikwu okwu dị otu a.” Mgbe ahụ, eze kpọrọ otu onye na-ejere ya ozi sị ya, “Mee ọsịịsọ kpọta nwa nʼebe a.” Ehab eze na eze , onye ọbụla yi uwe eze ya, na-anọkwasị nʼocheeze ya nʼebe ịzọcha ọka nʼọnụ ụzọ ama e si abata obodo . Ndị amụma ahụ niile nọkwa na-ebu amụma nʼihu ha. Zedekaya nwa , mere mpi igwe, ọ kwupụtara sị, “Nke a bụ ihe anyị na-ekwu, ‘Ihe ndị a ka ị ga-eji sọgide ndị , ruo mgbe a ga-ala ha nʼiyi.’ ” Ndị amụma ndị ọzọ niile na-ebu otu ihe ahụ nʼamụma, na-asị, “Gaa, busoo ọt agha, ị ga-enwekwa mmeri, nʼihi na anyị ga-enyefe ya nʼaka eze.” Onyeozi ahụ nke gara ịkpọ sịrị ya, “Lee, ndị amụma ndị ọzọ na-agụpụghị onye ọbụla na-ebu amụma ọganihu nye eze. Mee ka okwu gị na ha dakọta. Kwuokwa ihe ga-adị eze mma.” Ma sịrị, “Dịka anyị na-adị ndụ, aga m agwa ya naanị ihe anyị gwara m.” Mgbe ọ bịarutere, eze jụrụ ya, “Maikaya, ọ bụ anyị gaa buso ọt agha, ka ọ bụ anyị hapụ?” Ọ zara, “Gaa, ma nwekwa mmeri, nʼihi na anyị ga-enyefe ya nʼaka eze.” Eze sịrị ya, “Ugboro ole ka m ga-eme ka ị ṅụọ iyi na ị gaghị agwa m ihe ọzọ, karịa naanị eziokwu nʼaha anyị?” Mgbe ahụ zara, “Ahụrụ m niile ka ha gbasasịrị nʼelu ọtụtụ ugwu dịka atụrụ na-enweghị onye ọzụzụ atụrụ, ma anyị sịrị, ‘Ndị a enweghị onyendu. Ka onye ọbụla laghachi nʼụlọ ya nʼudo.’ ” Eze , sịrị , “Ọ bụ na m agwaghị gị na ọ dịghị mgbe ọ na-ebu amụma ihe ọma banyere m, kama naanị ihe ọjọọ?” Mikaya gara nʼihu, sị, “Ya mere, nụrụnụ okwu anyị. Ahụrụ m anyị ka ọ nọkwasịrị nʼocheeze ya, hụkwa usuu nke eluigwe ka ha na-eguzo nʼakụkụ ya, nʼaka nri ya nakwa nʼaka ekpe ya. Onyenwe anyị sịrị, ‘Onye ga-aga rafuo ka ọ gaa buso ọt agha, gaa nwụọ nʼebe ahụ?’ “ onye tụpụtara aro nke a, ebe onye ọzọ tụpụtara nke ọzọ. Nʼikpeazụ otu mmụọ pụtara, guzo nʼihu anyị sị, ‘Mụ onwe m ga-arafu ya.’ “ ‘Onyenwe anyị jụrụ sị, Olee otu ị ga-esi mee nke a?’ “ ‘ m apụ gaa bụrụ mmụọ nrafu nʼọnụ ndị amụma ya niile,’ ka ọ zara. “Onyenwe anyị sịrị, ‘Ị ga-enwe ike ịrafu ya. Gaa mee otu a.’ “Ma ugbu a, Onyenwe anyị etinyela mmụọ okwu ụgha nʼọnụ ndị amụma gị niile ndị a. Onyenwe anyị ekwubiela nʼihe ọjọọ ga-adakwasị gị.” Mgbe ahụ, Zedekaya nwa , gara nso, maa aka na nti, jụọ ya, “Olee ụzọ ka mmụọ ahụ sitere na anyị gara, mgbe ọ hapụrụ m bịa ịgwa gị okwu?” Maikaya zaghachiri, “Ị ga-achọpụta nke a nʼụbọchị ị ga-agbaba nʼime ime ụlọ izo onwe gị.” Mgbe ahụ, eze nyere iwu sị, “Jidenụ kpụgara ya Amọn onye na-achị obodo a, na nwa eze ị ga-asịkwa, ‘Otu a ka eze sịrị: Tinye nwoke a nʼụlọ mkpọrọ, nye ya naanị achịcha na mmiri ọṅụṅụ tutu ruo mgbe m lọghachiri nʼudo.’ ” Maikaya kwupụtara sị, “Ọ bụrụ na ị lọghachi nʼudo, ọ pụtara na ọ bụghị anyị si nʼọnụ m kwuo okwu.” O kwukwara sị, “Unu niile hụbakwanụ okwu m ndị a niile ama!” Ya mere, eze na eze , pụrụ gawa ọt . Eze gwara , sị, “Aga m ejikere onwe m dịka m bụ onye ọzọ banye nʼọgbọ agha, ma gị onwe gị yiri uwe eze gị.” Ya mere, eze nwogharịrị onwe ya ka onye ọzọ baa nʼọgbọ agha. Ma eze enyelarị ndị ọchịagha ndị na-agba ụgbọ agha, ọnụọgụgụ ha dị iri atọ na abụọ, iwu sị, “Unu ebusola onye ọbụla agha, maọbụ onye ukwu maọbụ onye nta, karịakwa naanị eze .” Mgbe ndị ọchịagha, na-achị ụgbọ agha hụrụ , ha chere nʼobi ha, “Nʼezie, onye a bụ eze .” Nʼihi ya ha tụgharịrị ibuso ya agha, ma tiri mkpu, ndị ọchịagha, na-achị ndị na-agba ụgbọ agha hụrụ na ọ bụghị eze , ma kwụsị ịchụso ya. Ma otu onye dọrọ ụta ya gbapụ ya na-ebughị onye ọbụla nʼobi, gbata ya eze nʼetiti njikọ nke uwe agha ya. Eze gwara onye ọkwọ ụgbọ agha ya, sị, “Tụgharịa, si nʼebe a bupụ m, nʼihi na emerụọla m ahụ.” Agha ahụ siri ike nʼụbọchị ahụ niile, e ji ihe mee ka eze kwụrụ ọtọ nʼime ụgbọ agha ya na-eche ndị ihu. Ọbara si nʼọnya ahụ sọjuru nʼala ụgbọ agha ahụ, ọ nwụrụ nʼuhuruchi ụbọchị ahụ. Mgbe anyanwụ na-ada, e tiri mkpu nke gazuru nʼọgbọ agha ndị , sị, “Nwoke ọbụla laa nʼobodo ya, onye ọbụla laakwa nʼala nke aka ya!” Ya mere, eze nwụrụ, e buta ozu ya nʼobodo , ebe a nọ lie ya. Ha sachara ụgbọ agha ya nʼọdọ mmiri dị na (ebe ndị akwụna na- ahụ). Ụmụ nkịta rachara ọbara ya, dịka okwu anyị kwubiri. Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị na ihe niile o mere, ụlọeze o wuru nke o ji ọdụ chọọ mma, na obodo niile o wusiri ike, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze ? Ehab sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ. Ahazaya nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ. Jehoshafat nwa ghọrọ eze , nʼafọ nke anọ, nke ọchịchị eze . Jehoshafat gbara iri afọ atọ na ise mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịrị iri afọ abụọ na ise na . Aha nne ya bụ , nwa . Nʼihe niile o jere ije nʼụzọ bụ nna ya, o sitekwaghị nʼime ha wezuga onwe ya, o mekwara ihe ziri ezi nʼanya anyị. Naanị na o wezugaghị ebe dị elu niile, nke mere na ndị mmadụ gara nʼihu na-achụ aja, na-esurekwa ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nʼebe ahụ niile. Jehoshafat mere ka udo dị nʼetiti ya na eze . Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị , ihe niile ndị ọ rụpụtara, ike ọ kpara nʼọtụtụ agha nke o buru, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze ? O kpochapụrụ ndị ikom akwụna ụlọ arụsị, bụ ndị nke fọdụrụ, mgbe nna ya bụ chịchara ọchịchị. Nʼoge a, eze adịghị nʼala Edọm, kama ọ bụ onye nnọchite anya eze bụ onye na-achị. Jehoshafat wuuru ọtụtụ ụgbọ mmiri eji azụ ahịa, maka ije nʼala Ọfịa ịga bute ọlaedo ma ụgbọ mmiri ndị a agaghị ebe ọbụla, nʼihi na ha mikpuru nʼọn . Nʼoge ahụ, Ahazaya nwa sịrị , “Kwere ka ndị ikom m soro ndị ọrụ gị nʼụgbọ gị,” ma ekweghị. Mgbe ahụ, Jehoshafat sooro nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ha nʼobodo , nna ya. Jehoram nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Ahazaya nwa , malitere ịbụ eze na , nʼafọ iri na asaa nke ọchịchị , eze . Ma ọ chịrị naanị afọ abụọ. O mere ihe dị njọ nʼanya anyị, nʼihi na o sooro ụzọ ọjọọ niile nke nna na nne ya, na ụzọ ọjọọ nke nwa , onye mere ka mee mmehie. Ọ fekwara arụsị ofufe, kpọọkwa isiala nye ya, si otu a kpasuo anyị, Chineke iwe, dịka nna ya mere.

Every verse in 1 Kings 22

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00