1 Kings 4:8
“Nke a bụ aha ndị ikom iri na abụọ ahụ. Ben-Hua, onye na-achị ala ugwu ugwu Ifrem.”
1 Kings 4:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 8 of 34 in 1 Kings chapter 4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Kings 4 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ya mere ọn ghọrọ eze ndị niile. Ndị a bụ aha ndịisi ọchịchị obodo eze ọn họpụtara inyere ya aka. Azaraya, nwa ọk bụ onye nchụaja. Elihoref na , ụmụ ndị ikom , bụ ndị ode akwụkwọ. Jehoshafat, nwa bụ onye na-edekọ akụkọ. Benaya, nwa bụ onyeisi agha ndị . Zadọk na Abịata, bụ ndị nchụaja. Azaraya nwa bụ onyeisi na-elekọta ndị na-ejere eze ozi. Zabud nwa bụ onye nchụaja na onye ndụmọdụ nye eze. Ahisha, bụ onyeisi na-elekọta nʼụlọeze. Adoniram nwa bụ onyeisi na-elekọta ndị ọrụ mmanye. Eze ọn họpụtara ndị ikom iri na abụọ ndị o mere ndịisi ga-elekọta akụkụ iri na abụọ nke o mere ka dịrị. Mmadụ iri na abụọ ndị a nwekwa ọrụ iwetara eze ihe oriri. Nwoke ọbụla nʼime ha nwe iwetara eze na ezinaụlọ ya ihe oriri otu ọnwa nʼafọ. Nke a bụ aha ndị ikom iri na abụọ ahụ. Ben-, onye na-achị ala ugwu ugwu . Ben-, onye na-achị , na na -, na Elọn . Ben-, onye na-achị , na , na niile. Ben-, onye na-achị ala elu elu . Nwoke a lụrụ , nwa nwanyị ọn. Baana, nwa , onye na-achị , na nʼakụkụ - niile, nke dị nʼakụkụ na ndịda , sitekwa na - ruo - gafee ma ruokwa . Ben-, onye na-achị ọt , na obodo niile nke ikwu Jaịa, nwa nwere nʼime , na akụkụ niile nke dị na , na iri obodo ukwu isii e ji mgbidi gbaa gburugburu, nke nwekwara mkpọrọ bronz e ji kpụọ ụzọ ya. Ahinadab nwa , onye na-achị . Ahimaaz, onye na-achị ị (ọ lụkwara nwa nwanyị ọn a na-akpọ ). Baana nwa ị, onye na-achị na . Jehoshafat nwa onye na-achị . Shimei nwa onye na-achị . Gebea nwa , onye na-achị (ala Saịhọn eze ndị Amọrait, na nke Ọg eze ). Naanị ya ka e doro dịka gọvanọ ala ahụ. Nʼoge a, ndị na bara ụba nʼọnụọgụgụ dịka aja dị nʼakụkụ osimiri. Ha dịkwa ukwuu nʼọnụọgụgụ. Ha na-eri na-aṅụ, na-emekwa onwe ha obi ụtọ. Ala niile ọn na-achị sitere nʼoke osimiri ruo ala ndị , rukwaa nʼoke ala ndị . Ndị niile a lụgburu nʼagha nʼobodo ndị a na-atụta ụtụ ha na-enye ọn. Ha nọgidekwara nʼokpuru ọn ụbọchị niile nke ndụ ya. Ihe oriri a na-ewebata nʼụlọ ọn ụbọchị niile bụ otu narị bushel ụtụ ọka na iri bushel asatọ, na iri akpa ọka a kwọrọ akwọ isii, na ehi iri mara abụba, na iri ehi abụọ a zụrụ nʼebe a na-azụ anụ, na narị atụrụ na ewu. A gụnyeghị anụ ele na mgbada na oke ele na ọkụkọ ọma a na-ewebata. Nʼihi na ọ chịrị alaeze niile a ruo nʼakụkụ ọdịda anyanwụ nke osimiri , site na ruo na . O nwekwara udo nʼakụkụ niile. Nʼoge ndụ ọn niile, Juda na site na ruo Bịasheba bi nʼudo. Nwoke ọbụla nọ nʼokpuru osisi vaịnị na nʼokpuru osisi fiig nke ya. Ọnụọgụgụ ụlọ a na-etinye ụgbọ agha ịnyịnya na-adọkpụ nke ọn nwere dị puku anọ. Ọnụọgụgụ ịnyịnya a na-agba agba o nwere dị puku iri na abụọ. Nʼọnwa ọbụla, ndị ahụ a họpụtara ịchị na-ewetara eze ọn na ndị ụlọ ya ihe oriri. Ha adịghị ekwekwa ka otu ihe kọọ nʼụlọ ya. Ha na-ewetakwa ọka balị na ahịhịa ọka nʼebe o kwesiri, maka ịnyịnya na-adọkpụ ụgbọ agha na ịnyịnya ụkwụ ọsọ ndị ọzọ dịka ihe ha ketara nʼụtụ si dị. Chineke nyere ọn amamihe, na uche nghọta, na mmụọ ịmụta ọtụtụ ihe nke bara ụba dịka aja dị nʼakụkụ osimiri. Amamihe ọn dị ukwuu karịa amamihe ndị si ọwụwa anyanwụ. Nʼezie, ọ dị ukwuu karịakwa amamihe ndị maara ihe nʼ. Ọ maara ihe karịa onye ọbụla, karịa onye , na , na , na , ụmụ ndị ikom . Ihe banyere ịdị ukwuu ya gbasara na mba niile gbara ha gburugburu. Ọ tụrụ puku ilu atọ, deekwa abụ ọnụọgụgụ ha dị otu puku na ise. O kwuru okwu banyere osisi, site na osisi sida nke ọn ruo nʼahịhịa hisọp nke na-eto na mgbidi aja, na ihe banyere ụmụ anụmanụ na anụ ufe, na anụ na-akpụgharị nʼala nakwa azụ. Ndị eze niile dị nʼụwa bụ ndị bịara ịnụrụ banyere amamihe ya zitere ndị si na mba niile dị iche iche ịnụrụ okwu amamihe ọn.
Every verse in 1 Kings 4
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.