1 Kings 5:12

“Onyenwe anyị nyere Solomọn amamihe dị ukwuu dịka o kwere ya na nkwa. Hiram na Solomọn nwere mmekọ udo, ha abụọ gbakwara ndụ.”

1 Kings 5:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 12 of 18 in 1 Kings chapter 5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Kings 5 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe eze Taịa nụrụ na eteela ọn mmanụ ịbụ eze nʼọnọdụ nna ya , o zipụrụ ndị ozi ya ijekwuru ọn, nʼihi na ya na bụ enyi, dịrịkwa na mma. Mgbe ahụ, Solomọn zigara ozi, sị ya: “Ị maara na nna m enweghị ike iwu ụlọnsọ ukwuu nye anyị ya, nʼihi agha niile ọ lụrụ mgbe ọ dị ndụ. Ọ nọkwa na-eche ka anyị nye ya udo. Ugbu a, Onyenwe anyị m enyela m udo nʼakụkụ ọbụla. Enwekwaghị m ndị iro, ma ọ bụkwanụ ihe ndakwasị ọjọọ ọbụla. Nʼihi ya, ana m achọ iwu ụlọnsọ ukwu nye anyị m, dịka anyị gwara nna m mgbe ọ sịrị ya, ‘Nwa gị nwoke, onye m ga-eme ka ọ nọdụ nʼocheeze gị, ga-ewu ụlọnsọ ukwu nye m.’ “Ya mere, nye iwu ka e gbutuoro m osisi sida nke ọn. Ndị ọrụ m ga-esoro ndị nke gị nʼọrụ a. Aga m akwụ gị ihe ọbụla i kpebiri bụ ụgwọ ọrụ ha. Ị maara na anyị enweghị ndị ọka igbutu osisi dịka ndị Saịdọn.” Mgbe nụrụ ozi ọn ziri, obi tọrọ ya ụtọ nke ukwuu. O kwuru sị, “Otuto dịrị anyị taa, nʼihi na o nyela nwa nwoke nwere amamihe ịchị mba ukwuu a.” Ya mere, zigaara ọn ozi sị, “Anụla m ozi i ziteere m. Aga m emekwa ihe niile dịka i kwuru banyere i budatara gị osisi sida na osisi junipa. Ndị ohu m ga-esi nʼugwu ọn budaruo ha nʼosimiri ịa. A ga-ekekọta ha ọnụ, zitere gị ha nʼebe ị chọrọ ịnọ buru ha. Mgbe ha sere nʼelu mmiri rute ebe ị chọrọ, anyị ga-atọsakwara gị ha, ka i buru ha. Ma gị onwe gị ga-eme ihe bụ ọchịchọ m, site na-inye ndị ụlọ m ihe oriri.” Nʼụzọ dị otu a, nọgidere na-ezitere ọn osisi sida na junipa niile ọ chọrọ. Solomọn nyere na ezinaụlọ ya narị puku bushel, na iri puku bushel ọka wiiti abụọ, ka ọ bụrụ ihe oriri nye ezinaụlọ ya, tinyekwara narị puku galọọnụ, na iri puku galọọnụ abụọ nke mmanụ oliv asụrụ asụ. Solomọn nọgidere na-enye ihe ndị a kwa afọ. Onyenwe anyị nyere ọn amamihe dị ukwuu dịka o kwere ya na nkwa. na ọn nwere mmekọ udo, ha abụọ gbakwara ndụ. Eze ọn, sitere nʼakụkụ niile kpọbata ndị ọrụ mmanye ọnụọgụgụ ha dị iri puku atọ. Nʼotu ọnwa, ọ na-eziga puku mmadụ iri nʼime ndị a ka ha gaa ọn ịrụ ọrụ. Nʼọnwa ọzọ, ọ na-ezigakwa puku mmadụ iri ka ha gaa gbanwee ndị buuru ụzọ gaa. Nʼụzọ dị otu a, otu ụzọ nʼime iri puku mmadụ atọ ndị a na-anọ na ọn otu ọnwa maka ịrụ ọrụ, ma ha na-alọta zuo ike ọnwa abụọ. Adoniram bụ onyeisi ndị ọrụ mmanye a. Solomọn nwere ndị ọrụ ọzọ ọnụọgụgụ ha dị iri puku asaa na-ebu ibu, nweekwa ndị na-awa nkume nʼugwu ọnụọgụgụ ha dị iri puku asatọ. Nʼagụnyeghị ndị a, o nwekwara ndịisi, ndị na-elekọta ndị ọrụ ndị a, ọnụọgụgụ ha dị puku atọ na narị atọ. Dịka iwu eze si dị, ha na-esite nʼebe a na-awa nkume ebupụta nkume dị mma buru ibu nke e ji ewu ntọala ụlọnsọ ukwu ahụ Ndị ikom si , nyere ndị ọrụ ọn na ndị ọrụ aka, igbutu osisi na ịwa ha. Ha nyekwara aka ịkwado nkume e ji ewu ụlọ ahụ.

Every verse in 1 Kings 5

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00