1 Kings 9:13

“Ya mere, ọ jụrụ sị, “Nwanne m nwoke, ụdị obodo dị aṅaa bụ ihe a i nyere m?” Nʼihi ya, ọ kpọrọ ha Kabul, aha ọ na-aza ruo taa.”

1 Kings 9:13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 13 of 28 in 1 Kings chapter 9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Kings 9 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ọn rụchara ụlọnsọ ukwu anyị, na ụlọeze, rụzukwaa ihe niile bụ nke o bu nʼobi ime, Onyenwe anyị mere ka ọ hụ ya anya nke ugboro abụọ dịka o mere ka ọ hụ ya anya na ọn. Onyenwe anyị sịrị ya, “Anụla m ekpere gị, na arịrịọ gị, nke ị rịọrọ nʼihu m. Edoola m ụlọnsọ a nke i wuru nsọ, site nʼitinye m nʼebe ahụ ruo mgbe ebighị ebi. Anya m na obi m abụọ ga-adịkwa nʼebe ahụ ụbọchị niile. “Ma gị onwe gị, ọ bụrụ na ị jiri obi zuruoke na omume ziri ezi, bie ndụ nʼikwesị ntụkwasị obi nʼihu m dịka nna gị mere, na-eme ihe niile m nyere nʼiwu, debe ụkpụrụ m na iwu m niile, mgbe ahụ, aga m eme ka ocheeze ọchịchị gị nʼ guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi, dịka m kwere nna gị nkwa, mgbe m sịrị, ‘Ị ghaghị inwe onye nnọchite anya nʼocheeze .’ “Ma ọ bụrụ na unu, maọbụ ụmụ ụmụ unu alaghachi azụ, site nʼebe m nọ, jụ idebe iwu na ụkpụrụ niile bụ nke m nyere unu, pụọ gbasoro chi ndị ọzọ ife ha ofufe na ịkpọ isiala nye ha, mgbe ahụ, aga m esite nʼala ahụ nke m nyere ha wezuga . Aga m ajụkwa ụlọnsọ a m doro nsọ nye m. Izrel ga-aghọ ihe eji atụ ilu na ihe ịkpa ọchị nʼetiti ndị niile. Ọ bụ ezie na ụlọnsọ ukwu a kachasị elu ugbu a, ma ọnọdụ ya ga-eju ndị niile ga-esi nʼakụkụ ya gafee anya. Ha ga-emi ọnụ, sị, ‘Gịnị mere anyị ji mee ala a na ụlọnsọ a, ihe dị otu a?’ Ndị mmadụ ga-aza, ‘Nʼihi na ha gbakụtara anyị ha azụ, onye kpọpụtara ha site nʼala azụ, makụọ chi ndị ọzọ, na-akpọ isiala na-efekwa ha ofufe. Ọ bụ nʼihi nke a ka O ji mee ka ihe ọjọọ niile ndị a bịakwasị ha.’ ” Nʼọgwụgwụ iri afọ abụọ, mgbe ọn ji wuo ụlọ abụọ ndị a, ya bụ ụlọnsọ anyị na ụlọeze. Eze ọn nyere , eze Taịa, iri obodo abụọ dị na , nʼihi osisi sida, na osisi junipa, na ọlaedo niile butere ya dịka o si chọọ ya. Ma mgbe si Taịa gaa ịhụ obodo ndị a nke ọn nyere ya, ha amasịghị obi ya. Ya mere, ọ jụrụ sị, “Nwanne m nwoke, ụdị obodo dị aṅaa bụ ihe a i nyere m?” Nʼihi ya, ọ kpọrọ ha , aha ọ na-aza ruo taa. zigaara eze ọlaedo dị puku kilogram anọ na iri asatọ. Nke a bụ akụkọ banyere ndị ọrụ mmanye niile eze bụ ọn chịkọtara maka ịrụ ụlọnsọ ukwu anyị, na ụlọeze nke ya, na ebe e wusiri ike nke , na mgbidi , Hazọ, Megido nakwa . Fero eze buru agha na mbụ merie , kpọọ ya ọkụ, gbukwaa ọtụtụ ndị bi nʼobodo ahụ, were ya nye nwa ya nwanyị, bụ nwunye ọn, ka ọ bụrụ ihe o ji duo ya ụlọ. Solomọn wugharịrị obodo , wuokwa ndịda -, Baalat na ọ nke dị nʼọzara nʼime ala ya. O wukwara ọtụtụ obodo ebe nchịkọba ihe, obodo ebe idebe ụgbọ agha na ịnyịnya ya niile. O wuru ihe ọbụla gụrụ obi ya agụụ iwu na , Lebanọn na nʼoke ala ahụ niile ọ na-achị. Ndị niile fọdụrụ ndụ nʼetiti ndị Amọrait, ndị , ndị , ndị na (ndị ahụ abụghị ndị ), ndị ụmụ ụmụ ha niile fọdụrụ nʼala ahụ, ndị ahụ ndị na-enweghị ike egbuchapụ, ndị a ka ọn mere ndị ọrụ mmanye na ndị ohu, nke a bụkwa ọnọdụ ha ruo taa. Ma ọn emeghị ka onye ọbụla bụrụ ohu. Kama ha bụ ndị ikom agha, ndịisi ọrụ nʼọchịchị, ndịisi ndị ọchịagha, ndịisi ụgbọ agha na ndị na-agba ịnyịnya agha ya. Ndị a bụkwa ndịisi na-ahụ ihe banyere ọrụ niile nke ọn ji nʼaka. Ndị dị narị ise na iri ise (550), ka e mere ndịisi na-elekọta ndị ọrụ ọn. Emesịa, ada sitere nʼobodo pụta gbagoo nʼụlọeze nke ọn wuuru ya. Solomọn wukwara ebe mpụta nke ụlọ ahụ. Ugboro atọ nʼafọ, ka ọn na-achụ aja nsure ọkụ, na aja udo nʼelu ebe ịchụ aja o wuru nye anyị, tinyere aja nsure ọkụ ihe na-esi isi ụtọ ọ na-achụ nʼihu anyị. O si otu a wuchaa ụlọnsọ ukwu anyị. Eze ọn wukwara ọtụtụ ụgbọ mmiri nʼọn , bụ nke dị nʼakụkụ , nʼọnụ mmiri osimiri nʼala Edọm. zigaara ndị ikom ya na-anya ụgbọ, ndị maara ihe banyere ime njem osimiri nke ọma, ka ha soro ndị ikom ọn jee ozi nʼime ụgbọ ndị a. Ha nyaara ụgbọ gaa Ọfịa, site nʼebe ahụ bulatara eze ọn ọlaedo nke ịdị arọ ya ruru puku kilogram iri na anọ na narị abụọ na asatọ.

Every verse in 1 Kings 9

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00