1 Samuel
1 Samuel 12
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
1 Samuel 12 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ, gwara ụmụ sị, “Lee, emeelara m unu ihe unu rịọrọ, Enyela m unu eze. Ugbu a, unu enweela eze, onye bụ onyendu unu. Ma nʼebe mụ onwe m nọ, abụrụla m agadi isi awọ, ụmụ m ndị ikom so nọrọkwa nʼetiti unu. Abụ m onyendu unu site na mgbe m bụ okorobịa ruo taa. Lee m ka m guzo nʼihu unu. Gbaanụ ama megide m nʼihu anyị na nʼihu onye ya o tere mmanụ. Onye ka m zuuru ehi ya? Onye ka m zuuru ịnyịnya ibu ya? Ọ dị onye m ghọgburu? Ọ dị onye m megburu? Ọ dị onye m si nʼaka ya nara ego aka azụ ime ka m ghara ikpe ikpe ziri ezi? Gwanụ m ma ọ bụrụ na m mere ihe ndị a, aga m emezi ya.” Ha zara sị, “Mba ọ dịbeghị mgbe ị ghọgburu anyị, maọbụ kpagbuo anyị, nʼụzọ ọbụla. O nweghịkwa onye i si nʼaka ya were ihe ọbụla.” zara sị ha, “Onyenwe anyị bụ onye akaebe megide unu. Otu a kwa, onye ya o tere mmanụ bụ onye akaebe taa, na unu achọtaghị ihe ọbụla nʼaka m.” Ha zara sị, “E, ọ bụ onye akaebe!” gakwara nʼihu nʼokwu ya sị, “Ọ bụ anyị họpụtara na Erọn. Ọ bụkwa ya mere ka nna nna unu ha si nʼ pụta. Ugbu a, guzonụ jụ nʼebe a nʼihu anyị ka m chetara unu ihe ọma niile anyị meere unu na nna nna unu ha. “Mgbe ụmụ ọb batara , ha kpọkuru anyị ka o nyere ha aka. Onyenwe anyị zitere na Erọn, ndị kpọpụtara nna nna unu ha site nʼ, mee ka ha bịa biri nʼebe a. “Ma ha chefuru anyị bụ ha, nʼihi ya o nyefere ha nʼaka , bụ ọchịagha eze ọ, nakwa nʼaka ndị , na eze ndị , bụ ndị lụsoro ha ọgụ. Ha tikuru anyị mkpu akwa, sị ya, ‘Anyị emehiela, anyị agbakụtala anyị azụ, fee arụsị na ọret. Ma ugbu a, napụta anyị site nʼaka ndị iro anyị, anyị ga-efekwa gị.’ Onyenwe anyị zitere -, na , na , na , ka ha zọpụta unu site nʼaka ndị iro nọ unu gburugburu, mee ka unu biri nʼudo. “Ma mgbe unu hụrụ na , eze ndị Amọn na-achọ ibuso unu agha, unu tụrụ egwu bịakwute m sị m, ‘Mba, anyị chọrọ eze ga-achị anyị,’ nʼagbanyeghị na anyị unu bụ eze unu. Ugbu a, leenụ eze unu họpụtara, nʼihi na ọ bụ unu rịọrọ anyị ka o nye unu ya; Onyenwe anyị azakwala arịrịọ unu. Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-atụ egwu anyị, fee ya, rubere ya isi, hapụ inupu isi nʼebe iwu ya dị, ọ bụrụkwa na unu na eze unu ga-esogide anyị unu, ihe niile ga-adị mma. Ma ọ bụrụ na unu enupu isi nʼiwu anyị, jụ ige ya ntị, aka ya ga-abịakwasị unu nʼoke iwe, ọ ga-emekwa unu ihe o mere nna nna unu ha. “Ugbu a, na-elenụ anya ka unu hụ ọrụ ịtụnanya niile anyị na-aga ịrụ. Unu maara na ugbu a bụ oge a na-aghọ mkpụrụ ọka wiiti, ma aga m ekpe ekpere ka anyị zite egbe eluigwe na mmiri ozuzo taa, ka unu ghọta ụdị ihe ọjọọ unu mere nʼanya anyị mgbe unu rịọrọ ya sị ya nye unu eze.” Mgbe ahụ kpọkuru anyị, Onyenwe anyị zidatakwara egbe eluigwe na mmiri ozuzo nʼụbọchị ahụ. Nke a mere ka mmadụ niile tụọ anyị na egwu. Ndị ahụ rịọrọ arịrịọ sị ya, “Biko kpeere anyị ekpere nye anyị gị ka anyị bụ ndị ohu gị ghara ịnwụ. Nʼihi na, nʼezie, anyị ejirila aka anyị mee ka mmehie anyị mụbaa site nʼịrịọ ka e nye anyị eze.” zara sị, “Unu atụla egwu. Unu emeela ihe ọjọọ ndị a niile, ma hụkwanụ na unu ji obi unu niile fee anyị ofufe. Unu agbakụtakwala ya azụ nʼụzọ ọbụla. Unu agbasola chi ndị ọzọ, nʼihi na ha abaghị uru. Ha agaghị enyere unu aka maọbụ napụta unu site nʼaka ndị iro unu. Onyenwe anyị agaghị ahapụ ndị ya ọ họpụtara, nʼihi na-ime ihe dị otu a bụ iwetara aha ya dị ukwuu ihere. Ọ tọrọ anyị ụtọ ime unu mba pụrụ iche nye onwe ya. Ma banyere mụ onwe m, ọ ga-abụrụ m ihe arụ ma a sị na m ga-emehie megide anyị site nʼịkwụsị ikpere unu ekpere. Aga m anọgidekwa na-ezi unu ihe ndị ahụ dị mma, na ihe ndị ahụ kwesiri ekwesi. Naanị tụọnụ egwu anyị, werekwanụ obi unu fee ya ofufe nʼikwesị ntụkwasị obi; chetanụ ihe ukwuu niile o meere unu. Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eme ihe ọjọọ, unu na eze unu ka a ga-ekpochapụ.”
Every verse in 1 Samuel 12
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.