1 Samuel 15:29
“Chineke, onye bụ Ebube Izrel, anaghị agha ụgha; ọ nakwaghị agbanwe obi ya, nʼihi na ọ bụghị mmadụ efu!””
1 Samuel 15:29 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 29 of 35 in 1 Samuel chapter 15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Samuel 15 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
sịrị Sọl, “Mụ ka anyị zitere ite gị mmanụ ka ị bụrụ eze ndị ya, bụ . Ya mere, gee ntị nʼozi sitere nʼaka anyị bịa. Ihe a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru. ‘Aga m ata ndị ahụhụ nʼihi ihe ọjọọ niile ha mere , mgbe ha nọchiri ha nʼụzọ oge ha si pụta. Ugbu a, gaa buso ndị agha. Gbuchapụ ihe niile ha nwere. Enwekwala ọmịiko nʼahụ ha. Gbuo ndị ikom niile, ndị inyom niile, ụmụntakịrị niile na ụmụ na-aṅụ ara, igwe ehi na atụrụ, ịnyịnya kamel na ịnyịnya ibu ha niile.’ ” Ya mere, Sọl chịkọtara ndị agha ya mee ka ha zukọtaa nʼobodo . Ọnụọgụgụ ha dị narị puku abụọ, ndị agha ji ụkwụ, tinyere puku ndị ikom iri si na . Sọl duuru ndị agha ya gaa zoo nʼakụkụ iyi tara ata dị nso nʼobodo ndị . Sọl zigaara ndị ozi sị ha, “Sitenụ nʼetiti ndị wezuga onwe unu ka m ghara ibibikọta unu na ha. Nʼihi na unu gosiri ndị obiọma mgbe ha si nʼ pụta.” Ya mere, ndị sitere nʼetiti ndị wezuga onwe ha. Sọl busoro ndị agha site na ruo , nke dị nʼọwụwa anyanwụ . O jidere , eze ndị na ndụ, ma jiri mma agha gbuchapụ ndị ya niile. Ma Sọl na ndị agha ya debere ndụ, debekwa atụrụ na ehi kachasị mma, na ụmụ ebule na atụrụ gbara abụba, na ihe ndị ọzọ niile mara mma. Nʼezie, ihe ọbụla dị mma nʼanya ka ha jụrụ ibibi. Ma ihe ndị ọzọ niile nke na-amasịghị ha, na nke na-abaghị uru, ka ha bibiri. Mgbe ahụ, okwu anyị rutere ntị, “Ọ na-ewute m na m mere Sọl ka ọ bụrụ eze, nʼihi na o nupuru isi site nʼokwu m, jụ ime ihe m nyere ya nʼiwu.” O wutere nke ukwuu mgbe ọ nụrụ ihe anyị kwuru. Ya mere, o tikuru anyị mkpu akwa abalị ahụ niile. Nʼisi ụtụtụ echi ya, pụrụ gawa ịchọ Sọl. Otu onye gwara ya sị, “Sọl agaala nʼugwu iwuru onwe ya ihe ncheta. Ọ ga-esitekwa ebe ahụ gaa .” Nʼikpeazụ, mgbe hụrụ ya, Sọl ji oke ọṅụ kelee sị, “Onye anyị gọziri agọzi ka ị bụ. Lee, emeela m ihe niile anyị kwuru!” Ma jụrụ ya sị, “Gịnị bụ ube atụrụ ndị a m na-anụ? Ebee ka ube igwe ehi ndị a si na-ada?” Sọl zara sị, “Ndị agha m si nʼetiti ndị chịta ụfọdụ nʼime atụrụ na ehi ndị mara mma nke ha chọrọ iji chụọrọ anyị gị aja. Ma anyị bibiri ihe ndị ọzọ fọdụrụnụ.” Mgbe ahụ gwara Sọl sị, “Ekwukwala ọzọ! Gee ntị nụrụ ihe anyị gwara m nʼabalị!” Sọl zara ya sị, “Kwuo, gịnị ka ọ gwara gị?” gwara ya sị, “Ọ bụghị ezie nʼagbanyeghị na ị dịrịị ntakịrị nʼanya gị onwe gị, ma ị bụụrụ onyeisi ndị ebo niile? Onyenwe anyị tere gị mmanụ ibu eze ndị . Onyenwe anyị ziri gị ijere ya ozi, gwa gị sị, ‘Gaa, laa ndị ajọ omume ahụ, bụ ndị nʼiyi; buso ha agha ruo mgbe ị kpochapụrụ ha niile.’ Gịnị mere i geghị ntị nʼokwu anyị ime ihe o kwuru? Gịnị mere i ji chụrụ ihe nkwata gaa, si otu a mee ihe dị njọ nʼanya anyị?” Ma Sọl sịrị ya, “Ma erubeere m anyị isi. Ejere m ozi ahụ anyị zigara m. Anwụtara m eze na ndụ, ma gbuchapụ ndị niile. Ndị agha sitere nʼihe a kwatara nʼagha were ụfọdụ atụrụ na ehi, bụ ndị kachasị mma nʼetiti ihe ndị ahụ e debere iche maka ịla ha nʼiyi, iji ha chụọrọ anyị gị aja na .” Ma sịrị, “Ihe na-atọ anyị ụtọ ọ bụ onyinye na aja nsure ọkụ dịka nrube isi nye ihe si nʼọnụ anyị pụta? Nrube isi dị mma karịa ịchụ aja ịṅa ntị dị mma karịa abụba ebule. Nʼihi na nnupu isi dịka mmehie ịgba afa, mpako dịkwa njọ dịka ikpere arụsị. Nʼihi na ị jụla okwu anyị ya onwe ya ajụkwala gị dịka eze.” Sọl zara sị ya, “Emehiela m. Nʼezie, enupula m isi na ndụmọdụ gị na nʼiwu anyị. Ọ bụ nʼihi na m tụrụ egwu ndị ka m ji mee ihe ha chọrọ. Biko, gbaghara m mmehie m ugbu a, bịakwa soro m ka m gaa fee anyị ofufe.” Ma sịrị ya, “Agaghị m eso gị laghachi azụ. Ebe ị jụrụ okwu anyị, Onyenwe anyị ajụkwala gị dịka eze ndị !” Mgbe tụgharịrị ka o si nʼebe ahụ pụọ, Sọl jidere ya nʼọnụ ọnụ uwe ya ime ka ọ lọghachi azụ, ma uwe ahụ dọwara. Mgbe ahụ, zara sị ya, “Taa anyị adọwapụla alaeze site nʼaka gị were ya nyefee otu nʼime ndị agbataobi gị, onye ka gị mma. Chineke, onye bụ , anaghị agha ụgha; ọ nakwaghị agbanwe obi ya, nʼihi na ọ bụghị mmadụ efu!” Ma Sọl malitekwara ịrịọ arịrịọ ọzọ sị, “Emehiela m. Ma, sọpụrụ m ugbu a nʼihu ndị okenye ndị m, na nʼihu ndị . Lọghachi soro m ka m gaa fee anyị gị ofufe.” Ya mere, kwenyere soro Sọl laghachi, Sọl kpọkwara isiala nye anyị. Mgbe ahụ, gwara ya okwu sị ya, “Kpọpụtara m , eze ndị .” ji ihu ọchị bịakwute ya, nʼihi na o chere sị, “Nʼezie oge ọnwụ agaala.” Ma kwuru sị, “Dịka mma agha gị sị gbawa ndị inyom aka ụmụ otu a ka nne gị ga-esi bụrụ onye na-enweghị nwa nʼetiti ndị inyom.” gburu nʼihu anyị na . Emesịa, lara nʼụlọ ya na . Ma Sọl laghachikwara na , obodo nke aka ya. Site nʼoge ahụ ruo mgbe nwụrụ, ọ hụkwaghị Sọl anya ọzọ. Ma o rugidere ụjụ nʼihi Sọl oge ndị a niile. O wutekwara anyị na o mere Sọl eze ndị .
Every verse in 1 Samuel 15
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.