1 Samuel 16:7

“Ma Onyenwe anyị zara Samuel sị ya, “Ejila ihu mmadụ maọbụ ito ogologo ya ekpebi, nʼihi na onye a abụghị ya. Onyenwe anyị adịghị ahụ ihe dịka mmadụ si ahụ. Mmadụ na-ele anya nʼelu ahụ, ma Onyenwe anyị na-ele anya nʼobi.””

1 Samuel 16:7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 7 of 23 in 1 Samuel chapter 16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Samuel 16 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Emesịa anyị sịrị , “Ruo ole mgbe ka ị ga-anọgide na-eru ụjụ nʼihi Sọl, ebe ọ bụ na m ajụla ya dịka eze ndị ? Ugbu a, gbajuo mmanụ na mpi gị, bilie ije. Ana m eziga gị ka ijekwuru onye , ahọrọla m otu onye ga-abụ eze site nʼetiti ụmụ ya ndị ikom.” Ma zara sị, “Oleekwanụ otu m ga-esi gaa nʼebe ahụ? Ọ bụrụ na Sọl anụ ya, ọ ga-egbu m.” anyị sịrị, “Were nwaagbọghọ ehi, jiri ya nʼaka, sị, ‘Abịara m ịchụrụ anyị aja.’ Ị ga-akpọ ka ọ bịa soro nʼọchụchụ aja ahụ. Mgbe ahụ, aga m egosi gị ihe ị ga-eme. Ị ga-etekwara m ya mmanụ, bụ onye m nke ga-egosi gị.” mere ihe anyị kwuru. Mgbe o rutere na , ndị okenye obodo ahụ ji ịma jijiji pụta izute ya. Ha jụrụ ya sị “Ọ dịkwa mma? Udo ọ dịkwa?” Ma zara ha sị “E, udo dị, Abịara m ịchụrụ anyị aja. Doonụ onwe unu nsọ bịa soro m gaa ịchụ aja ahụ.” O dokwara na ụmụ ya ndị ikom nsọ, gwakwa ha ka ha soro gaa. Mgbe ha ruru, hụrụ kwuo nʼobi ya sị, “Nʼezie, onye nke anyị tere mmanụ na-eguzo nʼihu anyị.” Ma anyị zara sị ya, “Ejila ihu mmadụ maọbụ ito ogologo ya ekpebi, nʼihi na onye a abụghị ya. Onyenwe anyị adịghị ahụ ihe dịka mmadụ si ahụ. Mmadụ na-ele anya nʼelu ahụ, ma anyị na-ele anya nʼobi.” Jesi kpọrọ ka ọ gafee nʼihu . Ma sịrị, “Onyenwe anyị ahọrọghị onye a.” Jesi mere ka bịa gafee, ma sịrị, “Mba anyị ahọrọghị onye a.” Ụmụ ndị ikom asaa si otu a gafee nʼihu , ma sịrị ya, “Onyenwe anyị ahọrọghị ndị a.” Ọ jụrụ sị, “Ndị a ọ gwụchaala ụmụ ndị ikom ị mụtara?” zara sị “O fọdụrụ ọdụdụ nwa m, ma ọ nọ nʼọhịa na-azụ atụrụ.” sịrị, “Ziga ozi kpọlata ya, anyị agaghị anọdụ ala tutu ruo mgbe ọ bịara.” Ọ zigara ozi ka akpọọ ya, mee ka ọ bịa. O nwere ụcha ahụ pụrụ iche, nwee anya mara mma, dịkwa mma ile anya. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Ọ bụ onye a, bilie tee ya mmanụ.” Ya mere, weere mpi ahụ mmanụ dị tee ya nʼihu ụmụnne ya. Site nʼụbọchị ahụ Mmụọ anyị bịakwasịrị nʼebe ọ dị ukwuu. Emesịa, laghachiri na . Ugbu a, Mmụọ anyị esitela nʼime Sọl pụọ, Onyenwe anyị zitekwara mmụọ ọjọọ nke bịara na-esogbu Sọl. Ndị na-ejere Sọl ozi gwara ya okwu sị, “Lee, mmụọ ọjọọ si nʼebe nọ bịa na-enye gị nsogbu. Biko, ka onyenwe anyị nye ndị ohu ya nọ nʼebe a ike, ka ha gaa chọta onye maara akpọ ụbọ akwara nke ọma. Ọ ga-akpọ ụbọ akwara mgbe ọbụla mmụọ ọjọọ si nʼebe nọ bịa bịakwasịrị gị, ime ka ahụ dị gị mma.” Sọl kwenyere sị ha, “Ọ dị mma, gaanụ chọta ma kpọtara m nwoke na-akpọ ụbọ akwara nke ọma.” Otu onye nʼime ndị na-eje ozi kwuru sị, “Lee, ahụla m otu nʼime ụmụ ndị ikom , onye , onye maara akpọ ụbọ akwara nke ọma. Ọ bụ dike na ọka nʼagha. Ọ bụ onye na-ekwu okwu nke ọma, na nwoke mara mma ile anya. Onyenwe anyị nọnyekwara ya.” Sọl zipụrụ ndị ozi ka ha jekwuru sị ya, “Zitere m nwa gị nwoke , onye na-azụrụ gị atụrụ.” Ya mere zipụrụ ka o jekwuru Sọl. O mekwara ka duru otu ịnyịnya ibu nke o bukwasịrị achịcha, na otu karama akpụkpọ mmanya, na otu nwa ewu, onyinye a na-enye Sọl. Devid bịakwutere Sọl, banye nʼọrụ ijere ya ozi. Sọl hụrụ ya nʼanya nke ukwuu, nʼihi ya, Devid ghọrọ otu nʼime ndị na-ebu ihe agha Sọl. Mgbe ahụ, Sọl ziri ozi sị ya, “Biko, kwere ka bụrụ otu nʼime ndị agha m, nʼihi na ihe ya na-atọ m ụtọ.” Mgbe ọbụla mmụọ ọjọọ ahụ si nʼebe nọ bịa malitere inye Sọl nsogbu, Devid na-akpọ ụbọ akwara ya. Ahụ Sọl na-adajụkwa, mmụọ ọjọọ ahụ na-esitekwa nʼebe ọ nọ wezuga onwe ya.

Every verse in 1 Samuel 16

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00