1 Samuel 23:21
“Sọl zara ha sị, “Onyenwe anyị gọzie unu nʼihi mmetụta ọnọdụ m na-emetụta unu nʼobi.”
1 Samuel 23:21 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 21 of 29 in 1 Samuel chapter 23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 Samuel 23 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Otu ụbọchị, ozi rutere ntị na ndị na-ebuso ndị obodo agha na-apụnara ha ihe niile ha nwere nke dị nʼebe ịzọcha ọka ha niile. Devid jụrụ anyị ase sị, “Ọ bụ m jee buso ndị a agha?” anyị zara ya, “Gaa, buso ndị agha, zọpụta .” Ma ndị agha sịrị ya, “Lee, anyị onwe anyị na-atụ egwu ihe a ga-eme anyị, ọ bụladị nʼime , oleekwanụ otu anyị ga-esi jee buso ndị niile agha na ?” Devid jụrụ anyị ọzọ, ma anyị zara ya nke ugboro abụọ sị, “Jee, rịdaruo , nʼihi na aga m anọnyere gị; ị ga-emerikwa ndị .” Ya mere, Devid na ndị agha ya gara buso ndị agha. Ndị agha gburu ọtụtụ ndị kpokọrọ igwe anụ ụlọ ha. Ha zọpụtakwara ndị . (Ugbu a, Abịata nwa chịkwa efọọd nʼaka gbadaa, mgbe ọ gbakwujere na ). Mgbe a gwara Sọl na nọ na , o kwuru sị, “Ahaa! Chineke enyefeela ya nʼaka m, nʼihi na e jirila aka ya kee onwe ya agbụ site nʼịbanye nʼobodo nwere ibo ọnụ ụzọ na mkpọrọ e ji akpọchi ha.” Sọl chịkọtara ndị agha ya ịga ịnọchibido na ndị ikom ya. Mgbe nụrụ ihe Sọl na-achọ ime, ọ gwara Abịata onye nchụaja sị ya, “Chịta efọọd ahụ.” Devid sịrị, “O! Onyenwe anyị, Chineke , anụla m na Sọl na-achọ ịbịa laa na obodo a nʼiyi nʼihi m nọ nʼebe a. Ndị nwe ha ga-arara m nye nʼaka Sọl? Ọ bụ ezie na Sọl na-abịa dịka m nụrụ? O! Onyenwe anyị, Chineke , biko gwa ohu gị.” Ma anyị sịrị, “Ọ ga-abịa.” Ọzọkwa, Devid jụrụ sị, “Ndị nwe ha ga-arara m na ndị ikom m nye nʼaka Sọl?” anyị sịrị, “Ha ga-eme otu a.” Nʼihi ya, Devid na ndị ikom ya ọnụọgụgụ ha dị narị ndị ikom isii, hapụrụ pụọ na-awagharị site nʼotu ebe gaa nʼebe ọzọ. Mgbe Sọl nụrụ na esitela na pụọ, o jekwaghị ebe ahụ ọzọ. Nʼoge a, Devid nọgidere nʼebe e wusiri ike dị nʼọzara, na nʼala ugwu ugwu nke ọzara . Ụbọchị niile, Sọl chọgharịrị ya ma enyefeghị nʼaka ya. Mgbe nọ na , nke dị nʼọzara , ọ natara ozi na Sọl na-abịa igbu ya. Jonatan, nwa Sọl pụrụ ịchọ . Mgbe ọ hụrụ ya na , ọ gbara ya ume, nyere ya aka iguzosi ike nʼime . Jonatan sịrị ya, “Atụla egwu, nna m Sọl apụghị ịchọta gị. Ị ga-abụ eze . Aga m abụkwa onye na-eso gị dịka Sọl nna m maara nke ọma.” Ha abụọ gbara ndụ nʼihu anyị. Devid nọgidere na , ma laghachiri nʼụlọ ya. Ma ndị biliri jekwuru Sọl na sị ya, “Devid o zoghị onwe ya nʼetiti anyị nʼọgba nkume dị nʼọhịa , nʼugwu , na ndịda ọn? Ugbu a, eze anyị, bịa mgbe ọbụla ị chọrọ, ka anyị gaa jidere gị ya. Ị ga-emekwa ya dịka obi gị sị chọọ.” Sọl zara ha sị, “Onyenwe anyị gọzie unu nʼihi mmetụta ọnọdụ m na-emetụta unu nʼobi. Gaanụ chọpụta nke ọma ebe ọ na-ezo onwe ya, na onye hụrụ ya, nʼihi na agwara m na ọ bụ onye aghụghọ. Chọpụtanụ ebe ọ na-ezo onwe ya ma lọghachikwanụ bịa gwa m ihe unu chọpụtara. Mgbe ahụ, aga m eso unu jee. Ọ bụrụ na ọ nọ nʼala ahụ, aga m achọpụta ya; e, aga m enyobanye anya chọọ ya nʼikwu niile nke .” Ha biliri buru Sọl ụzọ gawa . Nʼoge a, Devid na ndị agha ya nọ nʼọzara , nʼime , na ndịda ọn. Sọl na ndị agha ya bịarutere ebe ahụ malite chọwa . Mgbe a gwara na Sọl na-achọ ya, o duuru ndị agha ya gbada gaa nʼoke nkume ahụ ma nọgide nʼọzara . Mgbe Sọl nụrụ nke a, ọ chụgidekwara ọsọ gaa nʼebe ahụ. Mgbe ha ruru nʼebe ahụ, Sọl na ndị agha ya nọ nʼotu akụkụ ugwu ahụ, Devid na ndị agha ya nọkwa nʼakụkụ nke ọzọ, na-eme ngwa ka ha gbanarị Sọl. Ma Sọl na ndị agha ya na-abịa nnọọ nso ijide . Ma nʼotu mgbe ahụ, onyeozi bịakwutere Sọl sị ya, “Mee ngwangwa, lọta, nʼihi na ndị apụtala ibuso agha.” Ngwangwa, Sọl sitere nʼịchụ chigharịa azụ, lọta ibuso ndị agha. Site nʼoge ahụ, a kpọrọ ebe ahụ nọ, , nke pụtara, Nkume . Devid si nʼebe ahụ pụọ gaa biri nʼebe e wusiri ike nke En-, ebe o zoro onwe ya.
Every verse in 1 Samuel 23
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.