1 Samuel

1 Samuel 30

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

1 Samuel 30 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe na ndị ikom ya rutere obodo nʼụbọchị nke atọ, ha hụrụ na ndị abịala wakporo bi nʼakụkụ ndịda na . Ha buru agha megide , gbaa obodo ahụ ọkụ, dọtakwa ndị inyom na ndị niile bi nʼime ya nʼagha, ma okenye ma ụmụntakịrị. Ha egbughị ha egbu, kama ha buuru ha laa. Mgbe na ndị ikom ya ruru , ha hụrụ na-esuola ya ọkụ, dọkpụrụ ndị inyom ha, na ụmụ ndị ikom na ndị inyom nʼagha. Ya mere, Devid na ndị ikom ya kwara akwa ruo mgbe ike akwa gwụrụ ha. Ndị inyom abụọ , Ahinoam onye na , nwunye ochie onye , sokwa na ndị a dọtara nʼagha ahụ. Ihe a wetaara oke nsogbu, nʼihi na ndị ikom ya nọ na-ekwu okwu iji nkume tugbuo ya; ha niile nọ nʼobi ilu nʼihi ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom. Ma chọtara ike nʼime anyị ya. Devid sịrị Abịata, bụ onye nchụaja, nwa , “Chịtara m efọọd ahụ.” Ya mere, Abịata chịtara ya nye ya Mgbe ahụ, Devid jụrụ anyị ase sị, “Ọ bụ m chụso ndị a na-apụnara ndị mmadụ ihe? Ọ bụrụ na m achụso ha, aga m ejide ha?” anyị zara, “E, chụso ha ọsọ, ị ga-achụkwute ha, ma nataghachikwa ihe niile ha were.” Mgbe ahụ, Devid na narị ndị agha isii ya bịarutere nʼọdọ mmiri , ebe ha hapụrụ ụfọdụ ndị narị ndị ikom abụọ nʼime ha enwekwaghị ike ịgafe ndagwurugwu nʼihi ike ọgwụgwụ, ma na narị anọ ndị ọzọ chụsoro ha. Ha hụrụ otu nwokorobịa onye nʼọhịa, duuru ya bịakwute . Ha nyere ya mmiri ka ọ ṅụọ, nyekwa ya nri ka o rie. Ihe ha nyere ya bụ achịcha fiig, na ụyọkọ mkpụrụ vaịnị abụọ nke a mịkpọrọ amịkpọ. Mgbe o richara ha, o nweghachiri onwe ya, nʼihi na o ribeghị nri ọbụla, maọbụ ṅụọ mmiri ọbụla ụbọchị atọ, ehihie na nʼabalị. Mgbe ahụ, Devid jụrụ ya sị, “Ị bụ onye? Ebeekwa ka i si bịa?” Ọ zara sị, “Abụ m onye , bụrụkwa ohu onye . Onyenwe m hapụrụ m nʼebe a abalị atọ gara aga nʼihi na ahụ adịghị m ike. Anyị si obodo ebe anyị gara lụọ agha na-alọghachi mgbe ha hapụrụ m nʼebe a. Anyị gara lụgbuo obodo ndị , nke dị nʼime , na obodo dị na ndịda ala na ala . Anyị gbakwara obodo ọkụ.” Devid jụrụ ya sị, “I nwere ike duru m gaa ebe ha nọ.” ịa ahụ zara ya sị, “Ọ bụrụ na ị ga-aṅụ iyi nʼaha na ị gaghị egbu m maọbụ were m nyeghachi onyenwe m, aga m eduru gị gaa ebe ha nọ.” O duuru ha jee nʼebe ndị nọ. Mgbe ha ruru ebe ahụ, ha hụrụ ha ebe ha tụsara onwe ha nʼala na-eri na-aṅụ, na-etekwa egwu ọṅụ, nʼihi ihe dị ukwuu ha kwatara nʼagha site nʼala ndị , na nʼala . Devid na ndị agha ya bịakwasịrị ha na mberede gbuo ha site nʼabalị ahụ ruo anyasị echi ya. Ọ dịkwaghị otu nwoke nʼime ha fọdụrụ ndụ ma ọ bụghị narị ndị ikom anọ makwasịrị nʼelu ịnyịnya kamel ha gbalaga. Devid nwetaghachiri ihe niile ndị kwatara nʼagha, tinyere ndị inyom ya abụọ. O nweghị ihe furu efu, ma nke ukwu ma nke nta, ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom, ihe a kwatara nʼagha, maọbụ ihe ọbụla ọzọ ndị dọtara nʼagha. Devid nwetaghachiri ihe niile. Ọzọkwa, Devid chịkọtara igwe ehi na igwe ewu na atụrụ. Ndị ikom ya chịịrị ha, tinyere anụ ụlọ ndị ọzọ, na-aga, na-asị, “Ndị a bụ ihe kwatara nʼagha.” Emesịa, Devid bịarutere ebe narị ndị ikom abụọ ndị ahụ nọ na . Ndị a bụ ndị ahụ na-enweghị ike iso nʼihi na ike gwụrụ ha. Ha pụtara zute na ndị so ya. Mgbe na ndị ikom ya bịara ha nso, ọ jụrụ ha otu ha mere. Ma ndị ikom ọjọọ ahụ niile, na ndị okwu na ụka nọ nʼetiti ndị na-eso sịrị, “Nʼihi na ndị a esoghị anyị jee, ya mere ha agaghị eso anyị keta ihe ndị a anyị kwatara nʼagha. Nyeghachi ha naanị nwunye ha na ụmụ ha; gwakwa ha ka ha laa.” Ma sịrị, “Mba, ụmụnna m, unu ekwesighị isi otu a kee ihe ndị ahụ anyị nyere anyị. O chebere anyị, nyefee nʼaka anyị ndị agha ahụ niile bịara imegide anyị. Unu chere na ọ dị onye ga-ege unu ntị mgbe unu na-ekwu okwu dị otu a? Anyị niile ga-eketa oke; oke ndị jere agha na ndị chebere ihe anyị ga-abụ otu.” Site nʼụbọchị ahụ, Devid mere ka nke a bụrụ iwu nye ndị niile ruo taa. Mgbe ha rutere , Devid weere ụfọdụ ihe ha kwatara nʼagha zigara ndị okenye , ndị bụ ndị enyi ya, na-asị, “Lee onyinye ewetaara unu site nʼụfọdụ nʼime ihe anyị kwatara site nʼaka ndị iro anyị.” O zigara ha nye ndị bi na , ọt na ịa, nyekwa ndị nọ , Sifmot, Eshtemoa na , nyekwa ndị bi nʼobodo ndị na nke ndị , nyekwa ndị bi na , Bo , Atak na ọn na ndị nọ nʼebe niile ndị ahụ ebe na ndị ya wagharịrị.

Every verse in 1 Samuel 30

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00