1 Samuel 7:1

“Ya mere, ndị ikom Kiriat Jearim bịara buru igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị bubata ya nʼụlọ Abinadab nke dị nʼelu ugwu. Ha doro Elieza, ọkpara Abinadab nsọ, ka ọ bụrụ onye na-elekọta igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị.”

1 Samuel 7:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 1 of 17 in 1 Samuel chapter 7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 Samuel 7 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ya mere, ndị ikom bịara buru igbe ọgbụgba ndụ anyị bubata ya nʼụlọ nke dị nʼelu ugwu. Ha doro , ọkpara nsọ, ka ọ bụrụ onye na-elekọta igbe ọgbụgba ndụ anyị. Igbe ahụ dịgidere na ogologo oge, iri afọ abụọ zuruoke. Ma nʼoge a niile, ndị nọ na-eru ụjụ nʼihi anyị. Ya mere, gwara ezinaụlọ niile sị, “Ọ bụrụ na unu ji obi unu niile na alaghachikwute anyị, mgbe ahụ, wezuganụ chi niile nke ndị ala ọzọ, na arụsị ọret site nʼetiti unu. Kpebienụ nʼobi unu ịbịakwute anyị, feekwa naanị ya ofufe. Ọ ga-anapụtakwa unu site nʼaka ndị .” Ya mere, ndị wezugara arụsị na ọret ha, bido ife naanị anyị. gwara ha sị, “Unu ndị , zukọtaanụ na , ka m rịọọ anyị arịrịọ nʼisi unu.” Mgbe ha niile zukọrọ nʼebe ahụ, ha kuuru mmiri wụpụ ya nʼala nʼihu anyị. Nʼụbọchị ahụ kwa, ha buru ọnụ, kwupụta mmehie sị, “Anyị emehiela megide anyị.” Ọ bụ na ka malitere ikpe ụmụ ikpe. Mgbe ndị nụrụ na ụmụ zukọrọ na , ndị eze ndị chịkọtara ndị agha ha, bịa ibuso agha. Mgbe ụmụ nụrụ na ha na-abịa nso, ha tụrụ ụjọ nke ukwuu. Ha sịrị , “Akwụsịla itiku anyị anyị mkpu akwa nʼihi anyị, kpeekwa ekpere ka ọ zọpụta anyị site nʼaka ndị .” Mgbe ahụ, weere nwa atụrụ na-aṅụ ara jiri ya chụọrọ anyị aja nsure ọkụ, rịọkwa anyị ka o nyere aka. Onyenwe anyị zara ekpere ya. Nʼoge ahụ, mgbe nọ na-esure aja nsure ọkụ ahụ, ndị bịaruru nso ibuso agha, ma anyị sitere nʼeluigwe were oke olu egbe eluigwe nke dara oke ụda chụsasịa ha. O mere ka ọgbaaghara bata nʼetiti ndị . Nke a mekwara ka ụmụ kpochapụ ha, Ndị ikom si na pụta chụso ndị ọsọ, na-etigbu ha nʼụzọ ruo na ndịda -Ka. Mgbe ahụ, weere otu nkume doo ya nʼagbata na , kpọọ ebe ahụ, Ebeneza, nke pụtara, “Nkume inyeaka,” nʼihi na ọ sịrị, “Nʼezie, Onyenwe anyị enyerela anyị aka ruo ugbu a.” Ya mere, mmeri a e meriri ndị mere ka ha ghara ibuso agha ọzọ, nʼihi na anyị kwụsịrị ha ime nke a ụbọchị niile nke ndụ . E nyeghachiri ndị obodo niile ndị dọtara nʼagha na mbụ, nke dị site nʼọn ruo . Ndị napụtara oke ala ndị a site nʼaka ndị . Nʼụzọ dị otu a, e mere ka udo dị nʼetiti ndị na ndị Amọrait. nọgidere dịka onye ikpe ndị ụbọchị niile nke ndụ ya. Afọ niile, ọ na-ejegharị site nʼotu obodo ruo nʼobodo ọzọ, site nʼobodo ruo , ruokwa . Ọ na-anọkwa nʼobodo ndị a na-ekpe ndị ikpe. Ma ọ na-alọghachi na , nʼihi na ọ bụ nʼebe ahụ ka ụlọ ya dị. O kpekwara ndị ikpe nʼebe ahụ, wuokwara anyị ebe ịchụ aja nʼebe ahụ.

Every verse in 1 Samuel 7

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00