2 Chronicles 1:9

“Ugbu a, Onyenwe anyị bụ Chineke, ka nkwa gị nke i kwere nna m, bụ Devid, bụrụ ihe e mezuru, nʼihi na ị meela m eze ndị a bara ụba nʼọnụọgụgụ dịka aja nke ala.”

2 Chronicles 1:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 9 of 17 in 2 Chronicles chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Solomọn nwa mere onwe ya ka o guzosie ike nʼalaeze ya, nʼihi na anyị ya nọnyeere ya, meekwa ka ọ dị ukwuu hie nne. Mgbe ahụ, Solomọn gwara ndị niile okwu, ya bụ, ndịisi agha na-achị ọtụtụ puku ndị agha, na ndịisi agha na-achị ọtụtụ narị ndị agha, na ndị ikpe, na ndị ndu niile nọ nʼ, na ndịisi ezinaụlọ niile. Solomọn ya na ọgbakọ ahụ niile, gara nʼebe dị elu nke ọn, nʼihi nʼebe ahụ ka ụlọ nzute dị, bụ nke onyeozi anyị wuru nʼọzara. Ma esitelarị na buputa igbe ọgbụgba ndụ ahụ, bulaa ya nʼụlọ ikwu nke o wuru maka ya na . Ebe ịchụ aja bronz ahụ nwa , nwa wuru dịkwa na ọn, nʼihu ụlọ nzute anyị. Solomọn na ọgbakọ ahụ na-ajụta ya ase nʼebe bronz ahụ. Solomọn jere nʼebe ịchụ aja ahụ e ji bronz kpụọ, nke dị nʼihu anyị, nʼime ụlọ nzute, jiri anụ ụlọ ọnụọgụgụ ha dị otu puku chụọ aja nsure ọkụ nʼelu ya. Nʼabalị ụbọchị ahụ na ọn, Onyenwe anyị mere ka ọn hụ ya anya, sị ya, “Rịọọ ihe ọbụla ị chọrọ ka m nye gị.” Ma ọn zara , sị, “I gosila nna m bụ obi ebere dị ukwuu. Ugbu a, i meekwala m eze nʼọnọdụ ya Ugbu a, Onyenwe anyị bụ , ka nkwa gị nke i kwere nna m, bụ , bụrụ ihe e mezuru, nʼihi na ị meela m eze ndị a bara ụba nʼọnụọgụgụ dịka aja nke ala. Biko, nye m amamihe na nghọta, nke m ga-eji edu ndị a napụ na-abata, nʼihi na onye pụrụ ịchịkọta ndị gị a dị ukwuu?” Chineke zara ọn sị ya, “Ebe ọ bụ na ị rịọghị m ka m nye gị akụnụba, maọbụ ogologo ndụ; ebe ọ bụkwa na ị rịọghị m ka m mee ka ndị kpọrọ gị asị nwụsịa, maọbụ ka m mee ka i nwee nsọpụrụ karịa, kama mkpa na-akpa gị bụ ka m nye gị amamihe na nghọta ị ga-eji duzie ndị m, nke m mere gị eze ha. Ya mere, enyela gị amamihe na nghọta dịka ị rịọrọ. Aga m enyekwa gị akụnụba na nsọpụrụ dị ukwuu, nke eze ọbụla nke buru gị ụzọ na-enwebeghị. Ọ dịkwaghị onye nke ga-eso gị ga-enwe ụdị ya.” Mgbe ahụ, Solomọn sitere nʼebe dị elu nke ọn, site nʼihu ụlọ nzute ahụ, lọghachi na . Ọ chịrị dịka eze nʼ. Solomọn chịkọbara ọtụtụ ụgbọ agha na ịnyịnya dị iche iche. O nwere ụgbọ agha dị otu puku na narị anọ na ịnyịnya agha dị puku iri na abụọ nʼọnụọgụgụ, ndị o debere ụfọdụ nʼime ha nʼobodo ụgbọ agha ya ma ndị ọzọ dị na ebe ya onwe ya nọ. Eze mere ka ọlaọcha na ọlaedo baa ụba na , dịka nkume efu. O mekwara ka osisi sida dị ọtụtụ dịka osisi sikamọ nke dị nʼala ala ugwu dị iche iche A na-esite nʼ nakwa ala atụbatara ọn ịnyịnya. Ndị ahịa eze na-azụta ha site na nʼọnụ ahịa a na-ere ha nʼoge ahụ. Ha sitere nʼ tụbata otu ụgbọ agha nʼọnụ ahịa narị ọlaọcha isii; jirikwa otu narị na iri ise zụta otu ịnyịnya. Ha zipụkwara ha nye ndị eze niile nke ndị na ndị .

Every verse in 2 Chronicles 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00