2 Chronicles 10:14

“ma gbasoro ndụmọdụ nke ụmụ okorobịa nyere, ọ sịrị, “Nna m mere ka ibu unu dị arọ, aga m eme ka ibu unu dị arọ karịa. Nna m ji apịpịa dọọ unu aka na ntị, aga m eji akpị mekpaa unu ahụ.””

2 Chronicles 10:14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 14 of 19 in 2 Chronicles chapter 10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 10 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

gara nʼihi na niile zukọrọ ebe ahụ ime ya eze. Mgbe nwa nụrụ nke a (ọ nọ nʼ ebe ọ gbagara ọsọ ndụ site nʼaka eze ọn) o sitere lọta. Ya mere, ha ziri ozi kpọọ , ya na ndị niile jekwuru sị ya: “Nna gị boro anyị ibu arọ, ma ugbu a mee ka ibu arọ na ịyagba arọ a nke o bokwasịrị anyị dị mfe, anyị ga-ejere gị ozi.” zara ha sị, “Bịaghachikwutenụ m mgbe ụbọchị atọ gasịrị.” Nʼihi ya ndị ahụ lara. Mgbe ahụ, eze gara ịnata ndụmọdụ nʼaka ndị okenye, bụ ndị jeere nna ya ọn ozi nʼoge ọ dị ndụ ya, sị ha, “Olee ndụmọdụ unu ga-enye m maka mụ inye ndị a ọsịsa?” Ha zara ya, “Ọ bụrụ na ị ga-emere ha ihe ọma, mee ihe ga-atọ ha ụtọ, nyekwa ha ọsịsa dị mma, ha ga-anọgide bụrụ ndị ohu gị mgbe niile.” Ma ọ nabataghị ndụmọdụ ndị okenye nyere ya, ọ gakwuru ụmụ okorobịa ndị ya na ha tokọrọ, bụkwa ndị na-ejere ya ozi, ka ha nye ya ndụmọdụ. jụrụ ha sị, “Gịnị bụ ndụmọdụ unu? Gịnị bụ ọsịsa anyị ga-enye ndị a na-asị, ‘Mee ka ibu arọ nna gị bokwasịrị anyị dị mfe’? ” Ụmụ okorobịa ahụ, bụ ndị ya na ha tokọrọ, zaghachiri sị, “Gwa ndị ahụ sịrị gị, ‘Nna gị bokwasịrị anyị ibu arọ, ma mee ka ibu anyị dị mfe,’ ị ga-agwa ha, sị, ‘Mkpịsịaka nta dị nʼaka m gbara okpotokpo karịa ukwu nna m. Nna m boro unu ibu arọ; aga m atụkwasị ihe nʼibu ahụ mee ka ọ dị arọ karịa. Nna m ji apịpịa dọọ unu aka na ntị, maọbụ akpị ka m ga-eji mekpaa unu ahụ.’ ” Mgbe ụbọchị atọ gasịrị, na ndị niile bịaghachiri ịnụrụ ọsịsa , dịka eze kwuru, sị, “Laghachitenụ nʼụbọchị nke atọ.” Eze sara ha okwu nʼolu dị ike. Ọ jụrụ ndụmọdụ ndị okenye ma gbasoro ndụmọdụ nke ụmụ okorobịa nyere, ọ sịrị, “Nna m mere ka ibu unu dị arọ, aga m eme ka ibu unu dị arọ karịa. Nna m ji apịpịa dọọ unu aka na ntị, aga m eji akpị mekpaa unu ahụ.” Ya mere, eze aṅaghị ndị ahụ ntị, nʼihi mgbanwe nke ọnọdụ niile a sitere nʼebe nọ, ka e mezuo okwu ahụ anyị gwara nwa site nʼọnụ onye . Mgbe niile hụrụ na eze jụrụ ige ha ntị, ha zaghachiri ya sị, “Olee oke anyị nwere nʼime ? Olee ihe nketa anyị nwere nʼime nwa ? Ndị , laanụ nʼụlọ ikwu unu! Gị lekọtakwa ụlọ nke gị.” a mere, ka ndị niile laa nʼụlọ ha. Ma banyere ndị bi nʼobodo niile nke , gara nʼihu bụrụ eze ha. Eze zipụrụ onyeisi na-elekọta ndị ọrụ mmanye ma ndị ji nkume tugbuo ya. Ma eze jisiri ike gbaba nʼime ụgbọ agha ya, gbalaga laa . Ya mere, Izrel nọ na nnupu isi megide ụlọ ruo taa.

Every verse in 2 Chronicles 10

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00