2 Chronicles 11:1
“Mgbe Rehoboam bịarutere Jerusalem, ọ kpọkọtara ndị ụlọ Juda niile na ndị ebo Benjamin, ha dị narị puku na iri asatọ nʼọnụọgụgụ, ụmụ okorobịa ndị tozuru ịga agha, ka ha gaa buso ụlọ Izrel agha ma weghachitekwa alaeze nʼokpuru ọchịchị Rehoboam.”
2 Chronicles 11:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 1 of 23 in 2 Chronicles chapter 11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Chronicles 11 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe bịarutere , ọ kpọkọtara ndị ụlọ niile na ndị ebo , ha dị narị puku na iri asatọ nʼọnụọgụgụ, ụmụ okorobịa ndị tozuru ịga agha, ka ha gaa buso ụlọ agha ma weghachitekwa alaeze nʼokpuru ọchịchị . Ma okwu anyị rutere , onye nke ntị: “Gwa , nwa ọn eze , na niile nọ na na , Otu a ka anyị kwuru, ‘Unu agakwala gaa buso ndị ibe unu agha. Laghachinụ, nwoke ọbụla nʼụlọ ya, nʼihi na ọ bụ m na-eme ihe ndị a.’ ” Ya mere, ha rubere isi nʼokwu niile nke anyị. Ha tụgharịrị laghachi azụ nʼịga megide . bigidere na wusie obodo ndị dị na ike nʼihi nchedo. Obodo ndị a bụ , Etam, , Bet , Soko, Adulam, Gat, Maresha, Zif, na , Lakish, Azeka Zora, Aijalon na ọn. Obodo ndị a bụkwa obodo ndị na e wusiri ike. O wusiri ha ike tinye ndịisi agha nʼime ha, tinyekwa ihe oriri na mmanụ oliv na mmanya. O tinyere ọta na ùbe nʼebe niile a na-edebe ngwa agha nʼobodo niile, nʼihi iche obodo ya nke ọma, ebe ọ bụ naanị na nọ nʼokpuru ya. Ma ndị nchụaja niile na ndị ị ndị sitere nʼakụkụ niile nke dịnyere ya. Ndị ị hapụchara ebe ịta nri anụ ụlọ ha na ihe niile ha nwere bịa biri na na , nʼihi na na ụmụ ya ndị ikom jụrụ ha dịka ndị nchụaja anyị. Ọ họpụtara ndị nchụaja nke aka ya, maka ebe niile dị elu, nakwa ife arụsị ewu na nwa ehi ndị ahụ ọ kpụrụ. Ndị si nʼebo niile nke , ndị kpebiri nʼobi ha ịchọ anyị, Chineke sooro ndị ị bịa ịchụ aja nye anyị nna nna ha. Ha mere ka alaeze sie ike. Ha kwagidekwara nwa ọn afọ atọ, na-agbasokwa nʼụzọ niile nke na ọn nʼoge a. , lụrụ , bụ nwa nwanyị nwa , na , nwa nwanyị , nwa . Ọ mụtaara ya ụmụ ndị ikom atọ ndị a: Jeush, na , na . Emesịa, ọ lụkwara nwunye ọzọ aha ya bụ , nwa nwanyị ọm. Ụmụ ha mụtara bụ , na , na , na . hụrụ nwa nwanyị ọm nʼanya karịa ndị nwunye ya na ndị iko ya nwanyị niile. O nwere ndị nwunye iri na asatọ, nweekwa iri ndị iko nwanyị isii. Ọ mụtara iri ndị ikom abụọ na asatọ, na iri ụmụ nwanyị isii. mere nwa onyeisi nʼetiti ụmụ eze niile nʼihi na ọ chọrọ ime ya eze. O ji ezi uche zipụchaa ụmụ ya ndị ikom gaa nʼala ndị na , nakwa nʼobodo ndị ahụ e wusiri ike. O nyere ha ihe e ji elekọta ndụ nʼebe ọ bara ụba ma lụọkwara ha ọtụtụ ndị inyom.
Every verse in 2 Chronicles 11
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.