2 Chronicles 12:8

“Ma otu ọ dị, ha ga-abụrụ ya ohu, ka ha nwe ike mata ọ dị iche dị nʼetiti ijere m ozi na ijere ndị eze ala ọzọ dị iche iche ozi.””

2 Chronicles 12:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 8 of 16 in 2 Chronicles chapter 12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 12 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ma mgbe e mere ka alaeze guzosie ike, mgbe ọ dịkwa ike, ọ hapụrụ iwu anyị ya na ndị niile. Nʼihi na ha ekwesighị ntụkwasị obi nye anyị, eze busoro agha nʼafọ nke ise nke ọchịchị eze . O ji otu puku ụgbọ agha na narị abụọ, na ndị agha na-agba ịnyịnya dị puku iri isii, na ndị agha ụkwụ ala, ndị a na-apụghị ịgụta ọnụ, ndị agha si ịa, Sukim na , ndị sooro ya site nʼala . O merikwara obodo niile e wusiri ike nke ma bịarukwaa . Mgbe ahụ, Shemaya onye amụma bịakwutere na ndịisi niile, ndị zukọtara na nʼihi egwu , sị ha, “Otu a ka anyị sịrị, ‘Unu ahapụla m, nʼihi ya, ahapụkwala m unu, nyefee unu nʼaka .’ ” Ndị ndu na eze wedara onwe ha nʼala sị, “Onye ezi omume ka anyị bụ.” Mgbe anyị hụrụ otu ha si weda onwe ha nʼala, okwu anyị bịakwutere , sị, “Ebe ọ bụ na ha ewedala onwe ha nʼala, agakwaghị m ebibi ha kama aga m eme ka ha nwe nzọpụta ngwangwa. Agakwaghị m eji gosi oke iwe m. Ma otu ọ dị, ha ga-abụrụ ya ohu, ka ha nwe ike mata ọ dị iche dị nʼetiti ijere m ozi na ijere ndị eze ala ọzọ dị iche iche ozi.” Mgbe eze busoro nʼagha; o bukọrọ akụ niile dị nʼime ụlọ anyị, na akụ niile dịkwa nʼụlọeze. Ọ kwakọọrọ ihe niile, werekwa ọta ọlaedo ndị ahụ ọn kpụrụ. Ma eze kpụrụ ọta bronz i ji dochie ndị ahụ, nyefee ha nʼaka ndịisi ndị nche, bụ ndị na-eche nʼọnụ ụzọ ụlọeze nche ka a lekọta ha anya. Mgbe ọbụla eze na-aga nʼụlọnsọ ukwu anyị, ndị nche na-eso ya buru ọta ndị ahụ, emesịa, ha na-ebughachikwa ha nʼime ụlọ ndị nche. Mgbe eze wedara onwe ya nʼala, iwe anyị na-eweso ya dajụrụ, Ọ laghịkwa ya nʼiyi kpamkpam. Nʼezie, ezi ihe fọdụkwara na . Eze mere onwe ya ka ọ dị ike na na-achịkwa ka eze. Ọ gbara iri afọ anọ na otu mgbe ọ malitere ịbụ eze, ọ chịrị afọ iri na asaa na , bụ obodo ahụ anyị họọrọ site nʼetiti ebo niile nke , bụ ebe ọ ga-akpọkwasị ya. Aha nne ya bụ , onye Amọn. O mere ihe ọjọọ, nʼihi na ọ dịghị mgbe ọbụla o kpebiri nʼobi ya ịchọ anyị. Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị , site na mmalite ruo ọgwụgwụ, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ nke onye amụma na nke onye ọhụ ụzọ, nke na-ahụ maka ihe banyere usoro ọmụmụ niile? Agha dịgidere nʼetiti na ụbọchị niile nke ndụ ha. sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼobodo . Abija nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.

Every verse in 2 Chronicles 12

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00