2 Chronicles 13:19

“Abija chụkwara Jeroboam na ndị agha ya ọsọ dọta obodo ndị a nʼagha: Betel, na Jeshana, na Efrọn, na obodo niile gbara ha gburugburu.”

2 Chronicles 13:19 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 19 of 22 in 2 Chronicles chapter 13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 13 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Abija malitere ịbụ eze , nʼafọ iri na asatọ nke ọchịchị eze . Ọ chịrị afọ atọ na . Aha nne ya bụ , otu nʼime ụmụ nwanyị , onye . Agha dịgidere nʼetiti na . Abija họpụtara ndị ya dị ike nʼagha bụ ndị ọnụọgụgụ ha dị narị puku anọ, ma eze họpụtara ndị agha ọnụọgụgụ ha dị narị puku asatọ doo ha nʼusoro. Abija guzoro nʼugwu nʼala ugwu ugwu jiri oke olu sị “ na ndị niile geenụ m ntị! Unu amataghị na anyị nke esitela nʼọgbụgba ndụ nnu nyefee ọchịchị ala niile nʼaka na ụmụ ụmụ ya ruo ebighị ebi? Ma , nwa , bụ onye ọrụ ọn nwa , nupuru isi megide onyenwe ya. Ndị efu niile na-abaghị uru chịkọtara onwe ha gbaa ya gburugburu guzogide nwa ọn, mgbe ọ bụ nwantakịrị na onye na-enweghị ike inwe mkpebi, onye nʼadịghịkwa ike iguzogide ha. “Ma ugbu a, unu ejikerela imegide alaeze anyị nke dị nʼaka ụmụ ụmụ . Nʼezie, unu bu igwe ndị agha bara ụba, nʼetiti unu ka ụmụ ehi ọlaedo ahụ dịkwa, bụ nke mere ka ha buru chi unu. Ma unu achụpụghị ndị nchụaja anyị, bụ ụmụ Erọn, chụpụkwa ndị ị ma meere onwe unu ndị nchụaja dịka ndị mba ọzọ na-eme? Onye ọbụla ji nwa oke ehi na ebule asaa bịa ido onwe ya nsọ na-aghọrọ unu onye nchụaja nye ihe ndị ahụ na-abụghị chi. “Ma banyere anyị, Onyenwe anyị bụ anyị, anyị ahapụbeghị ya. Ndị nchụaja na-ejere anyị ozi bụ ụmụ Erọn, ndị ị bụkwa ndị na-enyere ha aka. Ha na-achụ aja nye anyị kwa ụtụtụ na anyasị niile, na-esurekwa ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ; ma na-edobekwa achịcha edoro nsọ nʼelu tebul ahụ dị ọcha. Ha na-amụnyekwa ọkụ nʼiheọkụ ndị ahụ dị nʼelu ihe ịdọba oriọna ọlaedo kwa abalị niile. Nʼihi na anyị onwe anyị na-edebe iwu anyị anyị; ma unu onwe unu ahapụla ya, gbakụta ya azụ. Chineke nọnyeere anyị. Ọ bụkwa onyendu anyị. Ndị nchụaja ya ga-eji ịfụ opi ike tie mkpu agha megide unu. Unu ndị , unu alụsokwala anyị bụ nna unu ha ọgụ nʼihi na mmeri agaghị abụ nke unu!” Ma ezipụlarị ụfọdụ ndị agha ya ka ha ga ndị agha nʼazụ. Mgbe nọ nʼihu ndị , ụfọdụ ndị agha ya nọkwa ndị nʼazụ. Mgbe ndị agha tụgharịrị hụ na agha dị ha nʼihu dịkwa nʼazụ, ha tikuru anyị mkpu nzọpụta, ndị nchụaja fụkwara opi ike ha. Ndị tiri oke mkpu agha. Mgbe ha na-eti mkpu a, Chineke mere ka na ndị merie na ndị . Ndị agha gbara ọsọ nʼihu ndị , Chineke nyefere ha nʼaka ndị . Abija na ndị agha ya gburu narị puku ndị ise nʼụbọchị ahụ. Ya mere, ntụkwasị obi nke nwere nʼime anyị nna ha mere ka ha merie na ndị . Abija chụkwara na ndị agha ya ọsọ dọta obodo ndị a nʼagha: Betel, na , na ọn, na obodo niile gbara ha gburugburu. enwetakwaghị ike ya ọzọ oge niile nọ dịka eze. Ma ọ dịghị anya anyị tidara ya tigbuo ya. Ma gara nʼihu bụrụ onye dị ike, ọ lụrụ nwunye iri na anọ, mụọ iri ụmụ nwoke abụọ na abụọ, na ụmụ ndị nwanyị iri na isii. Akụkọ niile banyere ọchịchị , ihe o mere na ihe o kwuru, dị nʼakwụkwọ akụkọ nke onye amụma dere.

Every verse in 2 Chronicles 13

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00