2 Chronicles 17:6
“O ji obi ya niile gbasoo ụzọ Onyenwe anyị. Ọzọkwa, o sitere na Juda wezuga ebe niile dị elu nakwa ogidi Ashera niile.”
2 Chronicles 17:6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 6 of 19 in 2 Chronicles chapter 17 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Chronicles 17 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Jehoshafat nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya, o mere onwe ya ka ọ dị ike imegide . O tinyere ụfọdụ ndị agha ya nʼobodo niile dị na e wusiri ike, tinyekwa ụfọdụ nʼobodo ndị ọzọ dị nʼ, na ebe ndị ọzọ niile nke nna ya, meriri nʼagha. Onyenwe anyị nọnyeere nʼihi na o sooro nzọ ụkwụ nna ya, bụ , onye buuru ya ụzọ chịa. Ọ jụghị ase site nʼaka , kama ọ chọrọ anyị, Chineke nna ya, dobekwa iwu ya niile, ọ bụghịkwa dịka omume ndị si dị. Nʼihi nke a anyị mere ka ọchịchị ya guzosie ike. Ndị niile tụkwara ụtụ ha dịka o kwesiri wetara , nke a mere ka o nwee akụnụba ebe ọ dị ukwuu, nwekwa nsọpụrụ. O ji obi ya niile gbasoo ụzọ anyị. Ọzọkwa, o sitere na wezuga ebe niile dị elu nakwa ogidi niile. Nʼafọ nke atọ nke ọchịchị ya, o zipụrụ ndịisi ọchịchị alaeze ya ndị a, Ben-, Ọbadaya, Zekaraya, Netanel na ka ha gaa zie ndị mmadụ ihe nʼobodo niile nke . Ụfọdụ ndị ị ndị a sokwa gaa: Shemaya, Netanaya, Zebadaya, Asahel, Shemiramot, Jehonatan, Adonaịja, Tobaija, Tob-ịja na ndị nchụaja ụfọdụ, ndị dị ka na . Ha ji akwụkwọ iwu anyị, zie ihe na . Ha jere gburugburu obodo niile nke na-ezi ndị mmadụ ihe. Egwu anyị dakwasịrị alaeze niile dị gburugburu , nʼihi ya, ha ebukwaghị agha megide . Ụfọdụ nʼime ndị wetaara ya onyinye na ọlaọcha kwa afọ nʼụzọ ịkwanyere ya ugwu, ma ndị , wetaara ya igwe anụ ụlọ dị puku ebule asaa na narị asaa, na puku mkpi asaa na narị asaa. Ya mere, Jehoshafat ghọrọ eze dị ike. O wusiri obodo ndị dị na ike, wukwaa obodo ịchịkọba ihe. O nwekwara ihe ndị ọ chịkọbara nʼọtụtụ obodo . O debekwara ndị agha ibu agha doro anya nʼime . Ngụkọta ha dịka e si dekọọ ya nʼezinaụlọ si dị: Ndị si , ndịisi agha na-achị puku ndị agha (1,000), Adna, onyeisi agha, na-achị narị puku ndị agha atọ (300,000), onye na-eso ya bụ , onyeisi agha, na-achị narị puku ndị agha abụọ na iri puku asatọ (280,000), ọzọ, Amasiya nwa , onye ji afọ ofufu nye onwe ya maka ọrụ anyị, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000). Ndị si , Eliada, dimkpa nʼagha, na-achị narị puku ndị agha abụọ (200,000), ndị ji akụ na ụta, na ọta ebu agha. Onye ọzọ bụ , onye na-achị narị puku ndị agha na iri puku asatọ (180,000), ndị jikeere ibu agha. Ndị a bụ ndị ikom na-ejere eze ozi, nʼagụnyeghị ndị ahụ o tinyere ka ha nọdụ nʼobodo niile e wusiri ike dị nʼime .
Every verse in 2 Chronicles 17
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.