2 Chronicles 18:23

“Mgbe ahụ, Zedekaya nwa Kenaana, gara nso maa Maikaya aka na nti, jụọ ya, “Olee ụzọ ka mmụọ ahụ sitere na Onyenwe anyị gara, mgbe ọ hapụrụ m bịa ịgwa gị okwu?””

2 Chronicles 18:23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 23 of 34 in 2 Chronicles chapter 18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 18 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ugbu a, Jehoshafat nwere akụnụba na ugwu buru ibu, bịakwa ghọọ ọgọ . Mgbe afọ ole na ole gasịrị, Jehoshafat gara ileta . Ehab gbuuru ya na ndị ya na ha yi ọtụtụ atụrụ na ehi, ọ kpọrọ oriri kwagide ya ka o buso ọt agha. Ehab eze jụrụ eze , sị, “Ị ga-eso m buso ọt agha?” zaghachiri, “Otu m dị ka gị onwe gị dị, ndị nke m bụkwa ndị gị. Anyị ga-eso gị gaa agha.” Ma gwakwara eze , sị, “Buru ụzọ chọpụta ntụziaka anyị.” Ya mere, eze kpọkọtara ndị amụma dị narị ndị ikom anọ nʼọnụọgụgụ jụọ ha, sị, “Anyị a ga-ebuso ọt agha, ka ọ bụ m hapụ?” Ha zara, “Gaa, nʼihi na ga-enyefe ha nʼaka eze.” Ma jụrụ, “Ọ bụ na e nwekwaghị onye amụma anyị nọ nʼebe a, onye anyị nwere ike ịjụta ase nʼaka ya?” Eze zaghachiri , sị, “A ka nwere otu onye amụma, onye anyị nwere ike isite nʼaka ya jụọ anyị ase, ọ bụ nwa , ma akpọrọ m ya asị, nʼihi na o nweghị oge ọ na-ebu amụma ihe ọma nʼebe m nọ, kama ọ bụ naanị nke ọjọọ.” sịrị, “Eze ekwesighị ikwu okwu dị otu a.” Mgbe ahụ, eze kpọrọ otu onye na-ejere ya ozi sị ya, “Mee ọsịịsọ kpọta nwa nʼebe a.” Ehab eze na eze , onye ọbụla yi uwe eze ya, na-anọkwasị nʼocheeze ya nʼebe ịzọcha ọka nʼọnụ ụzọ ama e si abata obodo . Ndị amụma ahụ niile nọkwa na-ebu amụma nʼihu ha. Zedekaya nwa , mere mpi igwe, ọ kwupụtara sị, “Nke a bụ ihe anyị na-ekwu, ‘Ihe ndị a ka ị ga-eji sọgide ndị , ruo mgbe a ga-ala ha nʼiyi.’ ” Ndị amụma ndị ọzọ niile na-ebu otu ihe ahụ nʼamụma, na-asị, “Gaa, busoo ọt agha, ị ga-enwekwa mmeri, nʼihi na anyị ga-enyefe ya nʼaka eze.” Onyeozi ahụ nke gara ịkpọ sịrị ya, “Lee, ndị amụma ndị ọzọ na-agụpụghị onye ọbụla na-ebu amụma ọganihu nye eze. Mee ka okwu gị na ha dakọta. Kwuokwa ihe ga-adị eze mma.” Ma sịrị, “Dịka anyị na-adị ndụ, aga m agwa ya naanị ihe m kwuru.” Mgbe ọ bịarutere, eze jụrụ ya, “Maikaya, ọ bụ anyị gaa buso ọt agha, ka ọ bụ m hapụ?” Ọ zara, “Gaa, ma nwekwa mmeri, nʼihi na a ga-enyefe ha nʼaka gị.” Eze sịrị ya, “Ugboro ole ka m ga-eme ka ị ṅụọ iyi na ị gaghị agwa m ihe ọzọ, karịa naanị eziokwu nʼaha anyị?” Mgbe ahụ, Mikaya zara, “Ahụrụ m niile ka ha gbasasịrị nʼelu ọtụtụ ugwu dịka atụrụ na-enweghị onye ọzụzụ atụrụ ma anyị sịrị, ‘Ndị a enweghị onyendu, ka onye ọbụla laghachi nʼụlọ ya nʼudo.’ ” Eze sịrị , “Ọ bụ na m agwaghị gị na ọ dịghị mgbe ọ na-ebu amụma ihe ọma banyere m, kama naanị ihe ọjọọ?” Maikaya gara nʼihu sị, “Ya mere, nụrụnụ okwu anyị: Ahụrụ m anyị ka ọ nọkwasịrị nʼocheeze ya, hụkwa usuu nke eluigwe ka ha na-eguzo nʼaka nri ya nakwa nʼaka ekpe ya. Ma anyị sịrị, ‘Onye ga-aga rafuo , eze , ka ọ gaa buso ọt agha, gaa nwụọ nʼebe ahụ?’ “ onye tụpụtara aro nke a, ebe onye ọzọ tụpụtara nke ọzọ. Nʼikpeazụ, otu mmụọ pụtara guzo nʼihu anyị sị, ‘Mụ onwe m ga-arafu ya.’ “ anyị jụrụ ya sị, ‘Olee otu ị ga-esi mee nke a?’ “Ọ zara, ‘Aga m apụ bụrụ mmụọ nrafu nʼọnụ ndị amụma ya niile.’ “ anyị sịrị, ‘Ị ga-enwe ike ịrafu ya. Gaa mee otu a.’ “Ma ugbu a, Onyenwe anyị etinyela mmụọ okwu ụgha nʼọnụ ndị amụma gị niile ndị a. Onyenwe anyị ekwubiela nʼihe ọjọọ ga-adakwasị gị.” Mgbe ahụ, Zedekaya nwa , gara nso maa aka na nti, jụọ ya, “Olee ụzọ ka mmụọ ahụ sitere na anyị gara, mgbe ọ hapụrụ m bịa ịgwa gị okwu?” Maikaya zaghachiri, “Ị ga-achọpụta nke a nʼụbọchị ị ga-agbaba nʼime ime ụlọ izo onwe gị.” Eze nyere iwu sị, “Jidenụ kpụgara ya Amọn, onye na-achị obodo a, na , nwa eze. Ị ga-asịkwa, ‘Otu a ka eze sịrị: Tinye nwoke a nʼụlọ mkpọrọ, nye ya naanị achịcha na mmiri ọṅụṅụ tutu ruo mgbe m lọghachiri nʼudo.’ ” Maikaya kwupụtara sị, “Ọ bụrụ na ị lọghachi nʼudo, ọ pụtara na ọ bụghị anyị si nʼọnụ m kwuo okwu.” O kwukwara sị, “Unu niile, hụbakwanụ okwu m ndị a niile ama.” Ya mere, eze na eze pụrụ gawa ọt . Eze gwara , sị, “Aga m ejikere onwe m dịka m bụ onye ọzọ banye nʼọgbọ agha, ma gị onwe gị yiri uwe eze gị.” Ya mere, eze nwogharịrị onwe ya ka onye ọzọ baa nʼọgbọ agha. Ma eze enyelarị ndị ọchịagha, ndị na-agba ụgbọ agha iwu sị, “Unu ebusola onye ọbụla agha, maọbụ onye ukwu maọbụ onye nta, karịakwa naanị eze .” Mgbe ndị ọchịagha na-achị ụgbọ agha hụrụ , ha chere nʼobi ha, “Onye a bụ eze .” Nʼihi ya, ha tụgharịrị ibuso ya agha, ma tiri mkpu, nke mere na anyị nyeere ya aka. Chineke wezugara ha site nʼebe ọ nọ, nʼihi na mgbe ndị ọchịagha, na-achị ndị na-agba ụgbọ agha hụrụ na ọ bụghị eze , ha kwụsịrị ịchụso ya. Ma otu onye dọrọ ụta ya gbapụ ya na-ebughị onye ọbụla nʼobi, gbata ya eze nʼetiti njikọ ihe ikpuchi obi na uwe agha ya. Eze gwara onye ọkwọ ụgbọ agha, sị, “Tụgharịa, si nʼebe a bupụ m nʼihi na emerụọla m ahụ.” Agha ahụ siri ike nʼụbọchị ahụ niile. Eze guzobere onwe ya ka ọ kwụrụ ọtọ nʼime ụgbọ agha ya na-eche ndị ihu ruo uhuruchi. Ọ nwụrụ mgbe anyanwụ dara.

Every verse in 2 Chronicles 18

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00