2 Chronicles 19:11
““Amaraya, onyeisi nchụaja, ga-abụ onyeisi unu nʼihe ọbụla metụtara Onyenwe anyị. Zebadaya nwa nwoke Ishmel, onyeisi nke ebo Juda ga-abụ onyeisi unu nʼihe o bụla metụtara eze. Ndị Livayị ga-abụ ndịisi ozi nʼihu unu. Bụrụkwanụ ndị dị ike, unu atụkwala ụjọ, ka Onyenwe anyị nọnyere ndị na-eme nke ọma.””
2 Chronicles 19:11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 11 of 11 in 2 Chronicles chapter 19 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Chronicles 19 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe , eze , laghachiri nʼụlọ ya na nʼudo. nwa , onye ọhụ ọhụ, pụrụ gaa izute ya; ọ sịrị eze , “O kwesiri ka i nyere onye ọjọọ aka? Ọ bụkwa ndị na-akpọ anyị asị ka ị na-ahụ nʼanya? Nʼihi nke a iwe ọkụ anyị adakwasịla gị. Ma otu ọ dị, achọtara ezi ihe nʼime gị, i sitela nʼala a wezuga ogidi niile, dozieekwa obi gị ịchọ .” Jehoshafat biri na . Ọ pụrụ gagharịa nʼetiti ndị ya site na Bịasheba ruo nʼobodo ugwu ugwu , laghachikwutekwa anyị, bụ nke nna nna ha. Ọ họpụtara ndị ikpe nʼala ahụ, nʼotu nʼotu nʼobodo ndị ahụ niile e wusiri ike nke . Ọ gwara ha si, “Lezienụ anya ihe unu na-eme nʼihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ anyị, onye na-anọnyere unu mgbe unu na-ekpebi ikpe. Ugbu a, kwenụ ka egwu anyị dịrị nʼime unu. Kpeenụ ikpe ziri ezi, nʼihi na nʼebe anyị anyị nọ, ikpe ikpe na-ezighị ezi, maọbụ ile mmadụ anya nʼihu maọbụ iri ngarị adịghị ya.” Ọzọkwa, nʼime , Jehoshafat họpụtara ụfọdụ ndị ị, na ndị nchụaja, na ndịisi ezinaụlọ ka ha bụrụ ndị na-ahazi iwu nke anyị na-edozikwa esemokwu. Ha bikwa na . O nyere ha iwu ndị a, “Jirinụ ikwesi ntụkwasị obi, na ịtụ egwu anyị rụọ ọrụ unu. Mgbe ọbụla ụmụnna unu ndị bi nʼobodo unu dị iche iche buteere unu ikpe igbu mmadụ maọbụ ikpe mmebi iwu ọbụla, maọbụ ihe megidere ihe e nyere nʼiwu, maọbụ nke megidere ụkpụrụ, ma ọ bụkwanụ megide iwu na usoro ime ihe, unu ga-adọ ha aka na ntị ka ha ghara imehie megide anyị. Ọ bụrụ na unu emeghị otu a, iwe anyị ga-adakwasị unu na ụmụnna unu. Ma ọ bụrụ na unu arụọ ọrụ unu nke ọma, unu agaghị emehie. “Amaraya, onyeisi nchụaja, ga-abụ onyeisi unu nʼihe ọbụla metụtara anyị. Zebadaya nwa nwoke , onyeisi nke ebo ga-abụ onyeisi unu nʼihe o bụla metụtara eze. Ndị ị ga-abụ ndịisi ozi nʼihu unu. Bụrụkwanụ ndị dị ike, unu atụkwala ụjọ, ka anyị nọnyere ndị na-eme nke ọma.”
Every verse in 2 Chronicles 19
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.