2 Chronicles 2:3

“Solomọn zigara Hiram eze Taịa ozi sị ya, “Zidatara m osisi sida dịka i mere nʼoge nna m Devid wuru ụlọeze nke ya.”

2 Chronicles 2:3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 3 of 18 in 2 Chronicles chapter 2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 2 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Solomọn nyere iwu ka e wuo ụlọ nso ukwu nye anyị, ka e wuokwara ya bụ ọn ụlọeze. O manyere ndị ọrụ ọnụọgụgụ ha dị iri puku asaa (70,000) na-ebu ibu, na ndị na-awa nkume nʼugwu ọnụọgụgụ ha dị iri puku asatọ (80,000), na ndị o doro dịka ndịisi ha, ọnụọgụgụ ha dị puku atọ na narị isii (3,600). Solomọn zigara eze Taịa ozi sị ya, “Zidatara m osisi sida dịka i mere nʼoge nna m wuru ụlọeze nke ya. Ugbu a, ana m akwado iwu ụlọnsọ ukwu nye anyị m, na ido ya nsọ nye ya maka ịchụ aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nʼihu ya, na idebe nʼebe ahụ achịcha nsọ a na-edo nʼusoro mgbe niile. Na isure aja nsure ọkụ ụtụtụ na anyasị, na nʼụbọchị izuike niile, na nʼọnwa ọhụrụ na nʼoge mmemme ndị ọzọ niile a kara aka nke anyị anyị. Nke a bụ ụkpụrụ na-adịgide nye ụmụ ruo ebighị ebi. “Ụlọnsọ m ga-ewu ga-adị ukwuu nʼihi na anyị dị ukwuu karịa chi ndị ọzọ niile. Ma onye pụrụ iwu ụlọnsọ nye ya, ebe ọ bụ na eluigwe, ọbụladị ebe kachasị elu nke eluigwe, ezughị ịba gị? Onye ka mụ onwe m bụ, na m ga-ewu ụlọnsọ nye ya, ma ọ bụghị naanị ebe a ga-anọ chụọ aja dị iche iche nʼihu ya? “Zitere m, onye ǹka, onye maara otu e si eji ọlaedo na ọlaọcha, na bronz, na igwe arụ ọrụ. Onye bụkwa onye maara ọrụ ǹka metụtara akwa dị iche iche, akwa ngwakọta anụnụ na uhie, na nke uhie uhie, na nke anụnụ anụnụ. Ọ ga-abụkwa onye igbunye akara nʼihe doro anya, onye ga-arụ ọrụ na na nʼime , ebe ọ ga-eso ndị ǹka m, bụ ndị nna m họpụtara rụọ ọrụ. “Zitekwara m osisi sida, na osisi junipa, na osisi algụm, ndị sitere nʼọhịa ọn, nʼihi na ndị gị bụ ọkachamara nʼọrụ ịwa osisi. Aga m ezitekwa ndị m ga-abịa soro ha rụọ ọrụ, ime ka osisi ha ga-egbutere m dị ukwuu, nʼihi na ya bụ ụlọnsọ ga-ebu ibu, maakwa mma. Aga m enye ndị ọrụ gị, bụ ndị na-awa osisi, narị puku bushel na iri puku bushel ọka wiiti abụọ a kwọrọ akwọ, na narị puku bushel na iri puku bushel ọka balị abụọ, na narị puku galọọnụ ite mmanya vaịnị na iri galọọnụ abụọ, nakwa narị puku galọọnụ mmanụ na iri galọọnụ mmanụ oliv abụọ.” , eze Taịa zighachiiri ọn akwụkwọ ozi sị ya. “Ọ bụ nʼihi na anyị hụrụ ndị ya nʼanya ka o ji mee gị eze ha.” kwukwara sị, “Otuto dịrị anyị, bụ . Onye kere eluigwe na ụwa. Onye nyere , bụ eze, nwa nwere nghọta na akọnuche dị otu a, iwuru anyị ebe obibi, na iwukwa ụlọeze nke aka ya. “Ana m ezitere gị -, onye ọka maara ọrụ ya nke ọma. Onye nne ya si nʼebo nke dị nʼ, ma nna ya bụ onye Taịa. Ọ bụ onye a zụrụ nʼọrụ ịkpụ ụzụ nke ọma, nʼihe gbasara ọlaedo, na ọlaọcha, na bronz, na igwe, na nkume, na osisi. Ọ makwa otu e si eji akwa odo odo, na akwa anụnụ anụnụ, na akwa uhie uhie na ezi akwa ọcha arụ ọrụ. Igbunye ụdị akara ọbụla nʼihe nakwa ichepụta ihe ọ ga-eji ihe ọbụla enyere ya mee doro ya anya nke ọma. Ọ ga-esonye ndị ǹka gị, na ndị nke onyenwe m , bụ nna gị. “Ugbu a, ka onyenwe m zitere ndị ohu ya ọka wiiti ahụ, na ọka balị, na mmanya vaịnị, na mmanụ oliv, dịka ọ kwere na nkwa. Anyị ga-egbutu osisi niile ị chọrọ site nʼugwu ọn, sitekwa nʼosimiri budata ha obodo , ebe i nwere ike isite buruo ha .” Emesịa, Solomọn gụrụ ndị ọbịa niile bi nʼala ọnụ, dịka mere, achọpụtara na ha dị narị puku iri ise na atọ, na narị isii (153,600). O mere iri puku ndị ọrụ asaa (70,000) nʼime ha ka ha bụrụ ndị na-ebu ibu, na ọnụọgụgụ dị iri puku asatọ (80,000) ka ha bụrụ ndị ga-awa nkume, meekwa puku ndị ikom atọ na narị isii (3,600), ndị ga-abụ ndịisi ọrụ ime ka ọrụ na-aga nke ọma.

Every verse in 2 Chronicles 2

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00