2 Chronicles 20:35
“Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jehoshafat, bụ eze Juda jikọrọ onwe ha na Ahazaya, eze Izrel, onye ahụ omume ya jọrọ njọ.”
2 Chronicles 20:35 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 35 of 37 in 2 Chronicles chapter 20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Chronicles 20 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe oge nta gasịrị, eze ndị na nke ndị Amọn, na ndị ọzọkwa, bịara ibuso na ndị agha. Ụfọdụ ndị mmadụ bịara gwa sị, “Lee, igwe usuu ndị agha na-abịa imegide gị site nʼEdọm, nakwa nʼofe osimiri (osimiri nwụrụ anwụ). Ha erutela ọn , ebe a na-akpọkwa En-.” Jehoshafat tụrụ egwu nke ukwuu, kpebiekwa ịchọ inyeaka anyị. Nʼihi nke a, ọ kpọsara obubu ọnụ nye ndị niile. Ndị zukọtara ịchọ inyeaka anyị; nʼezie, ha sitere nʼobodo niile nke bịa ịchọ ihu anyị. Mgbe ahụ, Jehoshafat guzoro nʼetiti nzukọ ndị na nʼụlọnsọ anyị nʼihu ogige ọhụrụ ahụ, sị; “O anyị, Chineke nna nna anyị ha, ọ bụghị gị bụ onye bi nʼeluigwe? Ọ bụkwa gị na-achị alaeze niile nke mba dị iche iche. Ike na ume dị nʼaka gị, ọ dịkwaghị onye pụrụ iguzogide gị. O anyị, ọ bụghị gị onwe gị chụpụrụ ndị bi nʼala, site nʼihu ndị gị , were ya nye ụmụ ụmụ , bụ enyi gị nwoke? Ha ebiela nʼime ya wukwaa ebe nsọ nʼime nye nʼ gị na-asị, ‘Ọ bụrụ na ihe ọjọọ adakwasị anyị, maọbụ mma agha, ma nke ikpe ọmụma, maọbụ ajọọ ọrịa na-efe efe, maọbụ oke ụnwụ, anyị ga-eguzo nʼihu gị nʼụlọnsọ a nke a kpọkwasịrị gị, kpọkuo gị nʼime nsogbu anyị, gị onwe gị ga-aza anyị, zọpụtakwa anyị.’ “Ugbu a lee, ndị ikom si Amọn, na , na nʼugwu , ndị ị na-ekweghị ka ndị banye nʼoke ala ha mgbe ha si nʼ pụta, kama ha sitere nʼakụkụ ọzọ gabiga si otu a chebe ndị a ndụ. Lee ihe ha ji akwụ anyị ụgwọ bụ ịchọ ka ha chụpụ anyị nʼala a i nyere anyị ka ọ bụrụ ihe nketa anyị. O anyị, ọ bụ na ị gaghị ekpe ha ikpe? Nʼihi na ike adịghị nʼime anyị iguzogide igwe mmadụ ndị a bara ụba na-abịa ịlụso anyị ọgụ. Anyị amakwaghị ihe anyị ga-eme, kama ọ bụ na gị ka anya anyị na-adịkwasị.” Ndị ikom niile, ha na ndị nwunye ha, na ụmụ ha, na ụmụntakịrị ha guzoro nʼihu anyị. Mgbe ahụ, mmụọ Nsọ anyị dakwasịrị nwa , nwa , nwa , nwa , bụ onye ị, onye si nʼikwu , dịka o guzo nʼetiti mkpọkọta ahụ. Ọ sịrị, “Geenụ m ntị, unu ndị niile na ndị bi na , na gị eze . Nke a bụ ihe anyị na-asị unu. ‘Unu atụla ụjọ, maọbụ daa mba, nʼihi usuu ndị agha a niile dị unu nʼihu. Ọ bụghị unu ka agha a dịịrị, kama ọ bụ nwe ya. Echi pụọnụ izute ha. Ha ga arịgota site nʼụzọ warawara nrigo , unu ga-ahụ ha na nsọtụ ndagwurugwu dị tupu e ruo nʼọzara . Ọ bụghị unu ka ọ dịrị ịlụ agha a, kama werenụ ọnọdụ unu, guzosienụ ike ka unu jiri anya unu hụ nzọpụta anyị bụ unu ga-enye unu, unu ndị na . Unu atụla egwu, unu adakwala mba. Pụkwuru ha nʼihu agha mgbe chi echi bọrọ, Onyenwe anyị ga-anọnyekwara unu.’ ” Mgbe ahụ, Jehoshafat, na ndị na ndị niile dara nʼala kelee anyị, kpọọ isiala nye ya. Mgbe ahụ kwa, ndị ị si nʼagbụrụ na jiri ike ha niile too anyị nʼabụ. Nʼisi ụtụtụ, ha pụrụ gawa nʼọzara . Ma mgbe ha na-apụ, Jehoshafat guzoro ọtọ sị, “Geenụ m ntị, unu ndị na ndị bi na . Nweenụ okwukwe nʼime anyị bụ unu, nwekwanụ ntụkwasị obi na ige ndị amụma ya ntị, ka ihe gaara unu nke ọma.” Mgbe ya na ndị ya gbasịrị izu, Jehoshafat họpụtara ndị ikom ndị ga-eji abụ too anyị nʼihi ebube ya na ịdị nsọ ya. Mgbe ha na-aga nʼihu ndị agha, ha na-abụ abụ na-asị: “Nyenụ anyị ekele, nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide ruo ebighị ebi.” Mgbe ndị malitere ịbụ abụ na ito otuto, Onyenwe anyị cheere ndị agha Amọn na nke ndị , na ndị nke si nʼugwu nʼụzọ, merie ha. Ma ndị agha Amọn na buru ụzọ lụso ndị agha si nʼugwu ọgụ. Mgbe ha lakwara onwe ha nʼiyi, ọgụ dakwara nʼetiti ndị na Amọn. Mgbe ndị agha rutere ebe ha ga-esi lepụ anya hụ ihe na-eme nʼọzara ahụ, ha lepụrụ anya ịhụ usuu ndị agha ahụ, ma ihe ha hụrụ bụ ozu ndị agha tọgbọcha nʼala. Ọ dịkwaghị otu nʼime ndị agha ahụ gbapụrụ na ndụ. Ya mere na ndị agha ya banyere nʼọgbọ agha ahụ kwakọrọ ihe nkwata nʼagha. Ha butere ọtụtụ ngwa agha, na uwe na ihe ndị ọzọ dị oke ọnụahịa ma ha enweghị ike ibutecha ihe niile. Ihe nkwata nʼagha hiri nne ruo na o were ha ụbọchị atọ ibutecha ha. Nʼụbọchị nke anọ ha zukọtara na ebe ha nọ too anyị otuto. Ọ bụ nke a mere e ji akpọ ebe ahụ ruo taa. Emesịa, Jehoshafat duuru ndị na niile laghachi na nʼọṅụ, nʼihi na anyị emeelara ha ihe ha kwesiri iji ṅụrịa ọṅụ nʼebe ndị iro ha nọ. Ha ji une, na ụbọ akwara, na opi ike bata , gaa nʼụlọnsọ anyị. Egwu dakwasịrị alaeze niile bi gburugburu, mgbe ha nụrụ otu anyị si lụọ ọgụ megide ndị iro niile. Ya mere, udo dịrị nʼalaeze , nʼihi na nyere ya udo. Jehoshafat ghọrọ eze juda. Ọ gbara iri afọ atọ na ise mgbe ọ malitere ịbụ eze . Ọ chịrị iri afọ abụọ na ise na . Aha nne ya bụ , nwa . O jere ije nʼụzọ niile nke bụ nna ya, o sitekwaghị nʼime ha wezuga onwe ya, o mekwara ihe ziri ezi nʼanya anyị. Naanị na o wezugaghị ebe dị elu niile, nke mere na ndị mmadụ ka nọ na-ejighị obi ha niile tụkwasị na nke nna nna ha. Ihe banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼọchịchị , site na mbido ruo na ngwụcha, ka e dere nʼakwụkwọ ihe mere nke nwa , nke e debanyere nʼime akwụkwọ akụkọ ndị eze . Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jehoshafat, bụ eze jikọrọ onwe ha na , eze , onye ahụ omume ya jọrọ njọ. Ha kwekọrịtara ka ha na ya wuo ọtụtụ ụgbọ mmiri e ji azụ ahịa. Emesịa, ha wuru ụgbọ ndị a nʼọn . Elieza nwa , onye buru amụma megide , na-asị, “Nʼihi na i kwenyere ka gị na na-azụkọ ahịa, Onyenwe anyị ga-emebi ihe ndị a ị rụrụ.” Ụgbọ mmiri ahụ niile kpuru, ha enwekwaghị ike ijeru zụọ ahịa.
Every verse in 2 Chronicles 20
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.