2 Chronicles 24:4
“Mgbe ihe ndị a gasịrị, Joash kpebiri ime ka ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị dị ọhụrụ.”
2 Chronicles 24:4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 4 of 27 in 2 Chronicles chapter 24 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Chronicles 24 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
gbara afọ asaa mgbe e mere ya eze, ọ chịrị iri afọ anọ na . Aha nne ya bụ ịa onye Bịasheba. mere ihe ziri ezi nʼanya anyị nʼafọ niile nke bụ onye nchụaja, dị ndụ. Jehoiada lụtaara ya ndị inyom abụọ, ndị mụtaara ya ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Mgbe ihe ndị a gasịrị, kpebiri ime ka ụlọnsọ ukwu anyị dị ọhụrụ. Ọ kpọkọtara ndị nchụaja na ndị ị niile sị ha, “Gaanụ nʼobodo niile nakọta ego ụtụ afọ nʼaka ndị niile, maka iwuzi ụlọnsọ unu. Meenụ ya ugbu a.” Ma ndị ị emeghị ya ngwangwa. Ya mere, eze kpọrọ bụ onyeisi nchụaja sị ya, “Gịnị mere i mebeghị ka ndị ị gaa nakọtaa, site nʼaka ndị bi nʼobodo niile, na nʼobodo , ego ụtụ nke ohu anyị na ọgbakọ ụmụ nyere nʼiwu maka ụlọ ikwu nke iwu ọgbụgba ndụ?” Nʼoge a ụmụ ndị ikom , nwanyị ọjọọ ahụ tipuru ụlọnsọ , bukọrọ ihe nsọ niile e ji efe anyị dị nʼime ya maka . Ya mere, eze nyere iwu ka e wuo igbe onyinye, nke a ga-adọba nʼọnụ ụzọ e si abanye ụlọnsọ ukwu anyị. A kpọsara ya na na niile sị ka ha wetara anyị ụtụ nke ohu kwagidere ụmụ nʼọzara na ha ga na-atụ. Ndịisi na ndị mmadụ niile jiri obi ụtọ tụta ụtụ ha. Ha jiri onyinye ha bịa tụnye ha nʼigbe onyinye ahụ, tutu rụọ mgbe o juru nʼọnụ. Mgbe ọbụla ndị ị bubataara ndị ozi eze igbe ahụ, ha hụ na-atụjuola ya ego, ode akwụkwọ eze ya na onyeozi nke onyeisi nchụaja ga-awụpụta ihe dị nʼigbe, ma bughachi okpokoro igbe ahụ nʼọnọdụ ya. Otu a ka ha mere ọtụtụ oge ruo mgbe ha nwetara ọtụtụ ego dị ukwuu. Eze na weere ego ahụ niile nyefee ha nʼaka ndị ọrụ ụlọ anyị dị nʼaka, ha chọtara ndị ọka na-edo nkume, na ndị ọkpọ ǹtu. Ha tinyere ọrụ ime ka ụlọnsọ ahụ dị ọhụrụ nʼaka ndị a. Ha gokwara ndị ụzụ bịara kpụọ ihe niile gbasara bronz na igwe e ji rụọ ọrụ ahụ. Ndị e nyefere ọrụ ahụ nʼaka ji obi ha niile rụọ ọrụ nke mere na ọrụ ahụ gara nʼihu nke ọma. Ha rụziri ụlọnsọ ukwu dịka atụmatụ ya mbụ si dị, meekwa ya ka o sie ike karịa. Mgbe ha rụsịrị ọrụ niile, ha weghachitere ego fọdụrụ, nye ya eze na , ha were ya rụta ngwa ije ozi maka ụlọnsọ anyị, ngwa ije ozi na ihe isure aja nsure ọkụ, na ngaji, ya na efere dị iche iche, na ihe ọlaọcha na ọlaedo. A na-achụ aja nsure ọkụ nʼụlọnsọ nye anyị ụbọchị niile dị ndụ. Ma mere nnọọ agadi, jupụtakwa nʼọtụtụ afọ, ọ nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ na iri afọ atọ. E liri ya nʼebe a na- ndị eze nʼobodo nʼihi ihe ọma niile o meere na na ụlọnsọ ya. Mgbe nwụsịrị, ndịisi bịara ịkwanyere eze ugwu. O gekwara ha ntị. Ha hapụrụ ụlọnsọ ukwu anyị nna nna ha, fee ogidi na arụsị ndị ọzọ. Nʼihi ikpe ọmụma ha wetaara onwe ha, iwe dakwasịrị na . Onyenwe anyị zitere ọtụtụ ndị amụma, ndị bịara buo amụma maka ịkpọghachi ha azụ, ma ha mesiri obi ha ike, jụ ige ntị. Mgbe ahụ, Mmụọ nke bịakwasịrị nwa onye nchụaja. O guzoro nʼihu ọha na eze gwa ha okwu sị; “Otu a ka sịrị, ‘Gịnị mere unu ji enupu isi nʼiwu anyị? Ihe agaghị agara unu nke ọma. Unu agbakụtala anyị azụ, ugbu a, ya onwe ya agbakụtakwala unu azụ.’ ” Ma ndịisi niile gbara izu megide ya, sitekwa nʼiwu eze nyere ha ji nkume tugbuo ya nʼogige ụlọnsọ ukwu anyị. Eze echetaghị ebere nke nna bụ meere ya kama o gburu nwa ya. Ma mgbe ọ na-anwụ, ọ sịrị, “Ka anyị hụkwa mmeso ọjọọ a ma kwụọkwa unu ụgwọ ajọ omume unu niile.” O ruo ka ọ gbara otu afọ, ndị agha bịara imegide , ha wakporo na gbuo ndị ndu niile site nʼetiti ndị mmadụ. Ha zigaara eze ha nọ na ọs ihe niile ha kwatara nʼike. Nʼagbanyeghị na ndị kpọọ naanị ndị ikom ole na ole bịa, Onyenwe anyị raara igwe ndị agha dị ukwuu ranye ha nʼaka. Nʼihi na gbakụtara anyị azụ, bụ nke nna nna ha, e mezuru ihe niile e kpere nʼikpe nʼahụ . Mgbe ndị agha lara, hapụ nʼọnọdụ mmerụ ahụ dị ukwuu, ndịisi ozi ya gbara izu gbuo ya, nʼihi ogbugbu o gburu nwa , onye nchụaja. Ha gburu ya mgbe o dina nʼihe ndina ya. Emesịa, ha liri ya nʼobodo , ma ọ bụghị nʼebe a na- ndị eze. Ndị gbara izu gbuo ya bụ , onye nne ya bụ onye Amọn, na , onye nne ya bụ onye . Ihe niile gbasara na ụmụ ya, na amụma niile e buru banyere ya, na otu e si wuzie ụlọnsọ ukwu , ka e dere nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze niile. Mgbe nwụrụ, Amazaya nwa ya ghọrọ eze .
Every verse in 2 Chronicles 24
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.