2 Chronicles 25:26
“Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị Amazaya, site na mmalite ruo ọgwụgwụ, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze Juda na Izrel?”
2 Chronicles 25:26 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 26 of 28 in 2 Chronicles chapter 25 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Chronicles 25 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Amazaya gbara iri afọ abụọ na ise mgbe e mere ya eze, ọ chịrị dịka eze iri afọ abụọ na itoolu na . Nne ya bụ onye . O mere ihe ziri ezi nʼanya anyị, ma o jighị obi ya niile mee nke a. Mgbe alaeze guzosiri ike nʼokpuru ọchịchị ya, o gburu ndị ozi ahụ gburu eze, bụ nna ya. Ma o meghị ka ụmụ ha nwụọ, kama ọ gbasoro usoro ihe e dere nʼakwụkwọ iwu , ebe anyị nyere iwu sị: “Ndị mụrụ ụmụ agaghị anwụ nʼihi ihe ụmụ ha metara, maọbụ mee ka ụmụ nwụọ nʼihi ihe ndị mụrụ ha metara, onye ọbụla ga-anwụ nʼihi mmehie nke aka ya.” Amazaya kpọkọtara ndị , guzo ha dịka ezinaụlọ ha si dị, kenye ha nʼokpuru ndị ọchịagha na-achị ọtụtụ puku ndị agha, na ndị na-achị ọtụtụ narị ndị agha, bụ ndị na ndị niile. Mgbe ọ gụrụ ndị dị afọ iri abụọ maọbụ karịa ọnụ, ọ chọpụtara na ha dị narị puku ndị ikom atọ ndị tozuru iji ùbe na ọta buo agha. O ji narị talenti ọlaọcha gota narị puku ndị agha site nʼala . Ma otu onye nke bịakwutere ya, sị ya; “Eze, ka ndị agha a si ghara isonyere gị, nʼihi na anyị anọnyereghị ndị , ọ nọnyereghị onye ọbụla sitere nʼ. A sịkwarị na i jiri obi dimkpa ga agha a, Chineke ga-eme ka ndị iro gị merie gị, nʼihi na bụ onye nwere ike inyere mmadụ aka maọbụ ime ka ọ sụọ ngọngọ.” Amazaya sịrị onye nke ahụ, “Gịnị kwanụ ka anyị ga-eme banyere narị ego talenti m kwụrụ maka ndị agha ?” nke ahụ zara, “Onyenwe anyị pụrụ inye gị karịa nke ahụ.” Amazaya zighachiri ndị agha ahụ azụ ka ha laa, bụ ndị a si nʼ bịakwute ya. Ha were iwe nke ukwuu megide , jirikwa oke iwe laghachi nʼụlọ ha. Amazaya duuru ndị agha ya gaa na , ebe o gburu ndị ikom dị puku iri. Ndị agha nwudoro puku ndị ikom iri ọzọ na ndụ, duru ha gaa nʼelu nkume dị elu, si nʼebe ahụ tụda ha niile, nke mere na ha niile kụpịasịrị. Ma ndị agha ahụ zilagara, ka ha ghara iso ya gaa agha, wakporo ọtụtụ obodo ndị site na ruo -. Ha gburu puku mmadụ atọ nʼime ha, bukọrọkwa ọtụtụ ihe nkwata nʼagha, buru ha laa. Mgbe sitere nʼagha ebe o gburu ọtụtụ ndị Edọm lọta, o bulatara chi nke ndị . O guzobere ha dịka chi ndị nke aka ya, kpọọ isiala nye ha ma surekwa aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nye ha. Iwe anyị dị ukwuu megide . O zigaara ya onye amụma, onye sịrị, “Nʼihi gịnị ka iji ajụ ase site nʼaka chi nke ndị ahụ, bụ ndị na-enweghị ike ịzọpụta ndị ha site nʼaka gị?” Mgbe ọ ka kpụ okwu nʼọnụ ya, eze sịrị ya; “Mechie ọnụ! Ị chọrọ ịnwụ? Ole mgbe ka anyị mere gị onye na-adụ eze ọdụ?” Ya mere, onye amụma ahụ kwụsịrị, ma sị, “Amaara m na ekpebiela ịla gị nʼiyi, nʼihi na i mere nke a ma jụkwa ige ntị na ndụmọdụ m.” Emesịa, mgbe , eze gbachara izu ya na ndị ndụmọdụ ya, o zigara nwa , nwa , eze ozi ịma aka, sị, “Bịa ka dimkpa na ibe ya zute ihu na ihu nʼagha.” Ma eze , zighachiri ozi nye eze , sị; “Uke dị na ọn zigaara osisi sida nke dị na ọn ozi sị ya, ‘Nye nwa m nwoke nwa gị nwanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.’ ahụ, anụ ọhịa nke dị na ọn gafetere ebe ahụ zọpịa uke ahụ. Ị na-asị onwe gị, na i meriela Edọm, ugbu a, mpako abatala, isi a na-ebu gị. Ma nọdụ nʼụlọ gị. Nʼihi gịnị ka ị ga-eji kpaliere onwe gị nsogbu, si otu a wetara onwe gị na ọdịda?” Ma egeghị ntị, nʼihi na na-akwado inyefe ya nʼaka onye iro ha, nʼihi na ha chọrọ chi ndị Edọm gawa. Ya mere, Jehoash bụ eze buliri agha. Ya na eze zutere ihu na ihu nʼagha na -, dị nʼala . Ndị meriri ndị , mee ka ha gbalaga, nwoke ọbụla nʼụlọ ya. Jehoash, bụ eze nwudere eze , nwa , nwa na -. Mgbe ahụ, Jehoash duuru ya bịa na , kwada mgbidi , site nʼỌnụ ụzọ ama ruo nʼọnụ ụzọ ama , nke ogologo ya ruru narị nzọ ụkwụ isii. Ọ chịkọrọ ọlaedo na ọlaọcha niile na ngwongwo niile ahụtara nʼụlọnsọ ukwu , nke e tinyere nʼaka -Edọm ilekọta, tinyekwara akụ niile dị nʼụlọeze. Ọ dọọrọ ọtụtụ ndị mmadụ nʼagha, kpọrọ laghachi na . Amazaya nwa , eze nọrọ ndụ afọ iri na ise, mgbe nwa , eze nwụsịrị. Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị , site na mmalite ruo ọgwụgwụ, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze na ? Site nʼoge gbakụtara anyị azụ, ha gbara izuzu imegide ya nʼime . Ọ gbapụrụ gbalaga , ma ha zipụrụ ndị ikom chụụrụ ya gaa , gbuo ya nʼebe ahụ. Ha bulatara ozu ya nʼelu ịnyịnya, e lie ya nʼebe e liri nna nna ya ha nʼobodo .
Every verse in 2 Chronicles 25
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.