2 Chronicles 27:5

“Jotam busoro eze ndị Amọn agha, meriekwa ha. Nʼafọ ahụ, ndị Amọn bunyere ya narị talenti ọlaọcha, na bushel ọka iri puku na puku abụọ, na bushel ọka balị iri puku na puku abụọ.”

2 Chronicles 27:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 9 in 2 Chronicles chapter 27 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 27 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Jotam gbara iri afọ abụọ na ise mgbe e mere ya eze. Ọ chịrị afọ iri na isii na . Nne ya bụ nwa ọk. O mere ihe ziri ezi nʼanya anyị dịka nna ya Ụzaya mere, ma o meghị dịka nna ya, ọ banyeghị nʼime ụlọnsọ anyị. Ma ndị mmadụ gara nʼihu na-eme omume ha rụrụ arụ. Jotam wugharịrị Ọnụ Ụzọ nke dị nke ụlọnsọ ukwu anyị, rụọkwa ọtụtụ ọrụ nʼelu mgbidi nke ugwu . O wuru ọtụtụ obodo nʼala ugwu ugwu , wuokwa ọtụtụ ebe e wusiri ike na ụlọ elu nche nʼoke ọhịa. Jotam busoro eze ndị Amọn agha, meriekwa ha. Nʼafọ ahụ, ndị Amọn bunyere ya narị talenti ọlaọcha, na bushel ọka iri puku na puku abụọ, na bushel ọka balị iri puku na puku abụọ. Jotam ghọrọ eze dị ike nʼihi na ọ kpachara anya debe iwu anyị ya. Ihe ndị ọzọ niile nʼoge ọchịchị , tinyere ihe gbasara agha niile ọ lụrụ, na ihe ndị ọzọ niile nke o mere, e deturu ha nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze na . Ọ gbara iri afọ abụọ na ise mgbe e mere ya eze. Ọ chịrị afọ iri na isii na . Jotam sooro ndị nna nna ya dina nʼọnwụ, e lie ya nʼobodo . Ehaz nwa ya nwoke ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.

Every verse in 2 Chronicles 27

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00