2 Chronicles 28:10
“Ugbu a, unu na-achọkwa ime ndị ikom na ndị inyom Juda na Jerusalem ndị ohu unu? Ma unu abụghị ndị ikpe mmehie mara nʼebe Onyenwe anyị Chineke unu nọ?”
2 Chronicles 28:10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 10 of 27 in 2 Chronicles chapter 28 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Chronicles 28 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ehaz gbara iri afọ abụọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịkwara afọ iri na isii nʼime , ma o meghị ihe ziri ezi nʼanya anyị, dịka nna ya mere. Ọ gbasoro ụzọ niile nke ndị eze , kpụọkwa arụsị dị iche iche maka ofufe arụsị . O surere ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ dị iche iche nʼime nke , surekwaa ụmụ ya nʼọkụ. Ọ gbasoro omenaala niile rụrụ arụ nke ndị mba ọzọ, ndị ahụ anyị chụpụrụ site nʼihu ndị . Ọ chụrụ aja surekwaa ihe nsure ọkụ aja na-esi isi ụtọ nʼebe niile dị elu, nʼelu ugwu niile, na nʼokpuru osisi ndụ ọbụla. Nʼihi ya, Onyenwe anyị ya nyefere ya nʼaka eze ndị . Ndị lụgburu ya, kpọrọ ọtụtụ nʼetiti ndị ya dịka ndị mkpọrọ kpọta ha nʼọs. E nyefekwara ya nʼaka eze , onye gburu ọtụtụ ndị agha ya. Nʼotu ụbọchị, Peka nwa gburu narị puku ndị agha na iri puku abụọ. Ihe ndị a mere nʼihi na ha gbakụtara anyị nna nna ha azụ. Zikri onye , onye bụ dike nʼagha, gburu , nwa eze, na onye na-elekọta ụlọeze. O gbukwara onye na-esota eze. Ndị sitere nʼetiti ụmụnne ha ndị dọta ndị inyom, na ụmụ okorobịa, na ụmụ agbọghọbịa ọnụọgụgụ ha dị narị puku abụọ nʼagha. Ha bukọkwaara ọtụtụ ihe ndị ọzọ ha kwatara nʼagha laghachi na . Ma , onye amụma anyị, nọ na nʼoge a. Ọ pụrụ jekwuru ndị agha ahụ na sị ha, “Onyenwe anyị nna nna unu ha mere ka unu merie ndị nʼihi na ha na-efe arụsị. Ma unu ji ọnụma gbuo ha, nke mere na ụzụ tụrụ ruo nʼeluigwe. Ugbu a, unu na-achọkwa ime ndị ikom na ndị inyom na ndị ohu unu? Ma unu abụghị ndị ikpe mmehie mara nʼebe anyị unu nọ? Ugbu a, geenụ ntị nʼihe m na-ekwu. Kpọghachinụ ụmụnna unu ndị a unu dọtara nʼagha nʼụlọ ha, nʼihi na ugbu a anyị na-ewe oke iwe megide unu.” Ụfọdụ ndịisi ndị , bụ nwa , na nwa , na nwa , na nwa , biliri guzogide ndị ahụ si agha na-alọta. Ha sịrị, “Unu akpọbatakwala ndị a unu dọtara nʼagha nʼebe a, nʼihi na unu mee ya, anyị ga-abụ ndị ikpe maara nʼihu anyị. Unu chọrọ ịtụkwasị ihe na mmehie na ikpe ọmụma anyị? Nʼihi na ikpe ọmụma anyị adịla ukwuu, iwe ya dị ọkụ na-adịkwasịkwa nʼahụ .” Ya mere, ndị agha ahụ hapụrụ ndị mkpọrọ ahụ na ihe niile ha bulatara, nʼihu ndị ozi na igwe mmadụ ahụ niile. Mgbe ahụ, ndị ikom ahụ akpọrọ nʼaha nʼaha duuru ndị mkpọrọ ahụ, manye aka nʼihe ahụ niile a dọtara nʼagha wepụta uwe, na nri, na mmanya na akpụkpọụkwụ, na mmanụ, nyeghachi ha ndị ahụ niile a dọtara nʼagha. Ha bulitere ndị ọrịa nọ nʼetiti ndị ahụ a dọtara nʼagha kukwasị ha nʼelu ịnyịnya ibu. Emesịa, ha duuru mmadụ ahụ niile dughachiri ha ndị ha nọ na , obodo nkwụ. Emesịakwa, ha laghachikwara azụ na . Nʼoge ahụ, eze zigara ndị eze Asịrịa ozi ka ọ bịa nyere ya aka. Ndị Edọm bịara ọzọ buso agha, ma dọrọkwa ọtụtụ nʼime ha nʼagha. Ndị na-ebusokwa ụfọdụ obodo dị na mgbada ugwu, na agha. Ha meriri ma bichikwaa obodo ndị a; Bet-, na , na ọt, na , na , na , na obodo nta niile gbara ha gburugburu. Ma anyị wedara nʼala nʼihi , eze onye mere ka ihe ọjọọ baa ụba na , na-ekwesighị ntụkwasị obi ya nye anyị. Mgbe - eze ndị Asịrịa bịara, o wetaara nsogbu kama enyemaka. Ehaz weere ụfọdụ ihe dị nʼụlọnsọ anyị, na nke dị nʼụlọeze, sitekwa na nʼụlọ ndịisi obodo, were ha nye eze Asịrịa, ma ihe ndị a enyereghị ya aka. Nʼoge nsogbu ya, eze gakwara nʼihu bụrụ onye na-ekwesighị ntụkwasị obi nye anyị. Ọ chụrụ aja nye chi niile nke ọs, bụ ndị meriri ya nʼagha. Ọ sịrị, “Nʼihi na chi nke ndị eze nyeere ha aka, ha ka m ga-achụrụ aja, ka ha nwee ike nyere m aka.” Ma ha bụ ihe wetaara ya ọdịda, bụrụkwa ọdịda nye niile. Ehaz chịkọtara ngwongwo niile dị nʼụlọnsọ ukwu , gbujasịa ha. O mechiri ọnụ ụzọ niile e si abanye nʼụlọnsọ ukwu anyị, ma wuo ọtụtụ ebe ịchụ aja na nkuku ụzọ niile nʼime . Nʼobodo niile ọbụla na , o wuru ebe dị elu maka ịchụ aja dị iche iche nye chi ndị ọzọ, si otu a kpasuo anyị, bụ nna nna ya ha iwe. Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị ya, site na mmalite ruo ọgwụgwụ, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze na ? Ehaz soro nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼobodo , ma ọ bụghị nʼime ili ebe a na- ndị eze . Hezekaya nwa ya, ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.
Every verse in 2 Chronicles 28
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.