2 Chronicles 29:28

“Nʼoge mmemme ọchụchụ aja ahụ, mmadụ niile kpọrọ isiala nye Chineke, mgbe ndị abụ na-abụ abụ, ndị opi na-afụkwa opi ha. Ihe niile a nọ na-eme tutu ruo mgbe a chụsịrị aja niile ahụ.”

2 Chronicles 29:28 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 28 of 36 in 2 Chronicles chapter 29 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 29 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Hezekaya gbara iri afọ abụọ na ise mgbe ọ malitere ị bụ eze. Ọ chịrị iri afọ abụọ na itoolu na . Aha nne ya bụ , ada . O mere ihe ziri ezi nʼanya anyị dịka nna nna ya mere. Nʼọnwa mbụ nke afọ ahụ e mere ya eze ka o meghere ụlọnsọ anyị, mezie ime ya. Ọ kpọrọ ndị ị, na ndị nchụaja niile oku nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ụlọnsọ ukwu , gwa ha okwu sị ha, “Geenụ m ntị unu ndị ị, doonụ onwe unu nsọ, dokwaanụ ụlọnsọ ukwu anyị nna nna unu nsọ. Wezuganụ ihe arụ niile dị nʼebe nsọ nke ụlọnsọ ahụ. Nʼihi na nna anyị ha bụ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi; ha mere ihe jọrọ njọ nʼanya anyị bụ anyị, hapụ ya. Ha wepụrụ ihu ha site nʼebe obibi anyị, gbakụtakwa ya azụ. Ha mechikwara ụzọ ndị e si abanye na mpụta ọnụ ụlọ ahụ, menyụọkwa ọkụ dị nʼime ya. E sureekwaghị ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ, ọ dịkwaghị aja nsure ọkụ ọbụla a chụrụ nye nke . Nʼihi nke a ka iwe anyị ji dakwasị na . O meela ka ha buru ihe oke egwu, na oke ihere na oke ụjọ, dịka unu jirila anya unu hụ. E gburu nna anyị ha nʼagha, dọtakwa ndị nwunye anyị na ụmụ okorobịa na ụmụ agbọghọbịa anyị nʼagha nʼihi ya. Ma ugbu a, achọrọ m ka anyị na anyị nke gbaa ndụ, ka iwe ya jụrụ nʼebe anyị nọ. Ụmụ m, o kwesighị ka unu gbakụta ọrụ unu azụ ọzọ, nʼihi na anyị họpụtara unu iguzo nʼihu ya, na ijere ya ozi, na ịrụ ọrụ nʼihu ya, na ịchụrụ ya aja ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ.” Nʼoge a ndị ị ndị a malitere ọrụ: site nʼikwu : Mahat na , na nwa ; nʼikwu : Kish nwa , na nwa ; nʼikwu ọn: Joa nwa , na nwa ; nʼikwu : Shimri, na ; nʼikwu : Zekaraya, na ; nʼikwu : Jehiel, na ; nʼikwu : Shemaya, na . Mgbe ha kpọkọtara ụmụnna ha bụ ndị ị, dokwaa onwe ha ọcha, ha bara ido ụlọnsọ anyị nsọ, dịka eze nyere nʼiwu, nʼusoro okwu anyị si dị. Ndị nchụaja banyere nʼime ebe nsọ ahụ ido ya nsọ. Ihe niile na-adịghị ọcha ha hụrụ nʼime ya ka ha wepụtasịrị nʼogige ụlọnsọ ukwu anyị ahụ. Ndị ị buuru ha gaa bufuo na ọn. Ha bidoro mmemme ido nsọ a nʼabalị mbụ nʼọnwa nke mbụ. Nʼabalị nke asatọ ha ruru na mpụta ọnụ ụlọ nke ụlọnsọ anyị. Ma o were ha abalị asatọ ọzọ idochasị ụlọnsọ ahụ nsọ maka ofufe, ha jezuru ozi niile nʼabalị iri na isii nke ọnwa mbụ ahụ. Mgbe ahụ, ha bakwuru eze bụ kọọrọ ya sị, “Anyị emeela ebe niile nʼụlọnsọ anyị ka ọ dị nsọ, ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ na ngwongwo ya, na tebul ịdọba achịcha e doro nsọ, na ihe niile dị nʼime ya. Ọzọ, anyị edoziela ma dokwaa ngwongwo ahụ niile nsọ, bụ nke eze wepụrụ nʼihi ekwesighị ntụkwasị obi ya mgbe ọ bụ eze. Ha dịkwa ugbu a nʼihu ebe ịchụ aja nke anyị.” Nʼụtụtụ echi ya, eze bụ kpọkọtara ndịisi obodo niile, gaa nʼụlọnsọ ukwu anyị ahụ. Ha wetara oke ehi asaa, na ebule asaa, na ụmụ ebule asaa, na mkpi asaa, maka ịchụ aja mmehie nʼihi alaeze ahụ, maka ụlọnsọ ukwu ahụ, na ala . Eze nyere ndị nchụaja bụ ụmụ Erọn iwu sị ha gbuo anụ ụlọ ndị ahụ nʼebe ịchụ aja nye anyị. Ya mere, ha gburu oke ehi ahụ niile. Ndị nchụaja fesara ọbara ha nʼelu ebe ịchụ aja. Ha gbukwara ebule ndị ahụ fesa ọbara ha nʼebe ịchụ aja, gbukwaa ụmụ atụrụ ndị ahụ fesakwa ọbara ha nʼebe ịchụ aja. Ha wetara mkpi ndị ahụ eji achụ aja mmehie nʼihu eze na ọgbakọ ahụ, ha bikwasịkwara ha aka nʼelu. Ndị nchụaja gburu mkpi ndị ahụ, chee ọbara ha nʼelu ebe nchụaja maka ikpuchi mmehie ndị niile. Nʼihi na eze nyere iwu ka a chụọ aja nsure ọkụ na aja mmehie nʼihi ndị niile. O mere ka ụfọdụ ndị ị nọdụ nʼụlọnsọ ahụ, dịka ndị na-abụ abụ. O nyere ha ogene, na une, na ụbọ akwara. O mere nke a nʼusoro dịka na , bụ ọhụ ụzọ eze, na , bụ onye amụma, nke a bụ dịka anyị nyererịị nʼiwu site nʼaka ndị amụma ya. Ya mere, ndị ị ji ihe egwu ndị ahụ niile guzoro na njikere, ma ndị nchụaja jikwa opi ha nke ha na-afụ. Hezekaya nyere iwu ka a chụọ aja nsure ọkụ ahụ nʼelu ebe ịchụ aja. Mgbe a malitere isure aja ahụ ọkụ, a malitekwara ịbụ abụ nye anyị, na ịfụ opi na iti ihe egwu niile nke , eze . Nʼoge mmemme ọchụchụ aja ahụ, mmadụ niile kpọrọ isiala nye , mgbe ndị abụ na-abụ abụ, ndị opi na-afụkwa opi ha. Ihe niile a nọ na-eme tutu ruo mgbe a chụsịrị aja niile ahụ. Mgbe ha chụchara aja ndị ahụ, eze na ndị niile nọ nʼebe ahụ gburu ikpere nʼala, kpọkwaa isiala. Eze na ndịisi ozi ya nyere iwu ka ndị ị bụọ ụfọdụ nʼime abụ ọma , na nke onye amụma, maka iji ya too anyị. Ha mere otu a, kpọọkwa isiala nye . Emesịa, Hezekaya sịrị, “Ugbu a unu edoola onwe unu nsọ nye anyị, bịanụ nso, webatanụ aja na onyinye ekele nʼime ụlọnsọ anyị.” Ya mere, nzukọ ahụ niile wetaara aja na onyinye ekele ha, ndị niile nwere mkpebi nʼobi ha wetara aja nsure ọkụ. Ọnụọgụgụ anụ ụlọ niile ha wetara bụ ndị a: iri oke ehi asaa, na narị ebule, na narị ụmụ ebule abụọ, ka e wetara maka aja nsure ọkụ nye anyị. Anụ ndị e doro nsọ maka ịchụ aja dị narị oke ehi isii na atụrụ na ewu dị puku atọ. Ma ndị nchụaja dị ole na ole, ha apụghịkwa ịgba akpụkpọ anụ niile ahụ maka aja nsure ọkụ, nʼihi ya, ụmụnne ha bụ ndị ị nyeere ha aka tutu ruo mgbe ozi ahụ gwụsịrị, ruokwa mgbe e doro ndị nchụaja ndị ọzọ nsọ. Nʼihi na ndị ị nwere obi ziri ezi karịa ndị nchụaja ido onwe ha nsọ. Aja nsure ọkụ bara ụba, tinyere abụba nke aja udo niile, na aja ihe ọṅụṅụ nke so aja nsure ọkụ ndị a. Ọ bụ nʼụzọ dị otu a ka e si weghachite ije ozi na ịchụ aja nke na-adị nʼụlọnsọ ukwu anyị. Hezekaya na ndị niile ṅụrịrị ọṅụ nʼihi ihe doziri nye ndị ya, nʼihi na ihe niile ndị a mere ngwangwa.

Every verse in 2 Chronicles 29

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00