2 Chronicles 30:6
“Ndị ọgba ọsọ weere akwụkwọ ozi sitere nʼaka eze na ndị ozi ya jegharịa nʼIzrel na Juda niile dịka ihe eze nyere nʼiwu si: “Unu ndị Izrel, lọghachikwutenụ Onyenwe anyị Chineke Ebraham, na Aịzik, na Jekọb, ka ọ laghachikwute unu bụ ndị eze Asịrịa na-emeribeghị.”
2 Chronicles 30:6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 6 of 27 in 2 Chronicles chapter 30 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Chronicles 30 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Hezekaya zigaara ndị na niile ozi, degakwara ndị na akwụkwọ ịkpọ oku ka ha bịa nʼụlọnsọ ukwu anyị dị na maka ime nye anyị, bụ . Eze na ndịisi ya, na ndị nkpọkọta niile na kpebiri na a ga-adị nʼọnwa nke abụọ. Ha enweghị ike ime ya nʼoge e kwesiri ime ya nʼihi na ọtụtụ ndị nchụaja enwebeghị ike doo onwe ha nsọ nʼọnwa ahụ. Otu a kwa, ndị enwebeghịkwa ike zukọtaa na . Eze na niile nwere otu mkpebi ime ya otu a. Ha kpebiri ka e kwusaa nʼala niile site na ruo na Bịasheba ka onye ọbụla bịa na maka ime nye anyị, Chineke . Ọtụtụ mmadụ nʼ esobeghị mee mmemme a dịka e nyere ya nʼiwu. Ndị ọgba ọsọ weere akwụkwọ ozi sitere nʼaka eze na ndị ozi ya jegharịa nʼ na niile dịka ihe eze nyere nʼiwu si: “Unu ndị , lọghachikwutenụ anyị , na Aịzik, na ọb, ka ọ laghachikwute unu bụ ndị eze Asịrịa na-emeribeghị. Unu adịkwala ka nna unu ha, na ụmụnne unu ndị , ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi nye anyị, bụ nna nna ha, nke a mere o jiri were ha mee ihe iju anya, dịka unu hụrụ ya. Unu abụla ndị isiike dịka ha, kama werenụ onwe unu nye anyị. Bịakwanụ nʼụlọnsọ ya nke o doro nsọ ruo ebighị ebi. Fee anyị unu ofufe, ime ka iwe ya jụrụ nʼebe unu nọ. Ọ bụrụ na unu alọghachikwute anyị, ọ ga-eme ka e gosi ụmụnna unu na ụmụ unu a dọtara nʼagha obi ebere, meekwa ka ha site nʼebe e bugara ha lọghachikwa. Nʼihi na anyị unu bụ onye obi ebere, na onye obiọma; ọ gakwaghị agbakụta unu azụ, ma ọ bụrụ na unu echegharịa, lọghachikwute ya.” Ya mere, ndị ọgbọ ọsọ ozi ahụ sitere otu obodo gaa obodo ọzọ nʼ, na , ọ bụladị ruo ụlọn. Ma ndị mmadụ chịrị ha ọchị, kwaakwa ha emo. Ma otu ọ dị, ụfọdụ ndị si nʼebo na , na ụlọn wedatara onwe ha ala, bịa . Ma aka dịnyere ndị inye ha otu obi, ime ihe eze na ndịisi ya nyere nʼiwu, site nʼokwu anyị. Ya mere, ọtụtụ mmadụ bịara nʼọnwa nke abụọ nke afọ ahụ, maka mmemme achịcha ekoghị eko. Ha niile jiri otu obi bibie ụlọ arụsị niile dị na , kụtuokwa ebe ịchụ aja na-esi isi ụtọ niile, buru ha niile bufuo ha na ọn. Nʼabalị nke iri na anọ nke ọnwa abụọ ahụ, ndị mmadụ ahụ niile gburu atụrụ ha. Nke a mere ka ihere mee ndị nchụaja na ndị ị. Ha mekwara ngwangwa doo onwe ha nsọ were aja nsure ọkụ bịa nʼụlọnsọ ukwu anyị. Ha niile guzokwara nʼọnọdụ ha dịka e dere ya nʼiwu , onye nke . Ndị nchụaja fesara ọbara nke ndị ị bunyere ha nʼaka, nʼelu ebe ịchụ aja. Ebe ọ bụ na ọtụtụ ndị so nʼigwe mmadụ ahụ edobeghị onwe ha nsọ, ndị ị gbuuru ha atụrụ nʼihi na ha adịghị ọcha, ha apụghịkwa ido atụrụ ha nsọ nye anyị. Ọ bụ ezie na ọtụtụ ndị sitere nʼ, na , na , na ụlọn edoghị onwe ha ọcha, ma ha sokwa rie oriri ngabiga ahụ, si otu a mebie ihe e dere nʼiwu. Ma kpeere ha ekpere sị, “Ka anyị onye dị mma gbaghara onye ọbụla bụ ndị ji obi ha na-achọ anyị nke nna nna ha, ọ bụladị ma ọ bụrụ na ha adịghị ọcha dịka iwu nke ebe nsọ si dị.” Onyenwe anyị nụrụ ekpere gwọọkwa ha. Ya mere, ndị ahụ niile ji ọṅụ mee mmemme achịcha ekoghị eko ahụ na ụbọchị asaa. Ma ndị nchụaja na ndị ị ji abụ na ngwa egwu anyị too ya otuto ụbọchị ahụ niile. Hezekaya ji okwu dị mma gbaa ndị ị ume nʼihi ezi nghọta ha nwere nʼijere anyị ozi. Nʼime ụbọchị asaa ahụ niile, ha chụrụ aja udo, riekwa ihe ha ketara site nʼaja niile a chụrụ. Ha tokwara anyị nna nna ha otuto. Nʼihi oke ọṅụ ha niile nwere, ha kpebiri ime mmemme ahụ gaa nʼihu ụbọchị asaa ọzọ. Hezekaya eze , nyere nzukọ ahụ otu puku oke ehi, na puku atụrụ asaa. Ndị ozi eze niile nyekwara ha, otu puku oke ehi na puku atụrụ iri. Ọtụtụ ndị nchụaja dooro onwe ha nsọ. Nʼoge ahụ kwa, oke ọṅụ jupụtara nʼobi ndị niile, na nʼobi ndị nchụaja na ndị ị, na nʼobi ndị ọbịa, na ndị sitere ala bịa. Oke ọṅụ jupụtara na nʼihi na site nʼoge ọn nwa , eze ruo nʼoge a, e mebeghị mmemme dị otu a na . Mgbe ahụ, ndị nchụaja na ndị ị guzoro gọzie ọha mmadụ ahụ niile. Chineke nụkwara ekpere ha site nʼebe obibi ya dị nsọ nke eluigwe.
Every verse in 2 Chronicles 30
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.