2 Chronicles 31:4

“O nyekwara ndị bi na Jerusalem iwu ka ha na-ewebatara ndị nchụaja na ndị Livayị oke nke ruuru ha, ka ha nwee ike lebanye anya nke ọma nʼiwu Onyenwe anyị.”

2 Chronicles 31:4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 4 of 21 in 2 Chronicles chapter 31 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 31 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ihe niile a gwụsịrị, ndị bụ ndị nọ nʼebe ahụ pụrụ gaa nʼobodo niile dị na , kurisie ogidi nsọ niile, gbutukwa ogidi niile. Ha kwatụrụ ebe niile dị elu na ebe ịchụ aja niile dị na , , Ifrem na . Mgbe ha lachara ha niile nʼiyi, ndị niile laghachiri nʼobodo nke aka ha nakwa nʼihe onye ọbụla nwere. Hezekaya kenyekwara ndị nchụaja na ndị ị nʼusoro ịrụ ọrụ ha nʼụlọnsọ ukwu ụbọchị niile, maka ọrụ ịchụ aja nsure ọkụ na aja udo, na inye ekele, na ito anyị nʼọnụ ụzọ ama ebe obibi ya. Eze nyekwara ụtụ nke ya site nʼihe nweta ya maka iji chụọ aja nsure ọkụ, nke ụtụtụ na abalị, ya na aja nsure ọkụ nke ụbọchị izuike niile na ọnwa ọhụrụ, na nke mmemme niile a kara aka a na-eme dịka ọ dị nʼiwu anyị. O nyekwara ndị bi na iwu ka ha na-ewebatara ndị nchụaja na ndị ị oke nke ruuru ha, ka ha nwee ike lebanye anya nke ọma nʼiwu anyị. Ngwangwa e kwusara okwu a, ụmụ niile wetara onyinye ha nʼebe ọ bara ụba. Ha wetara mkpụrụ mbụ nke ọka ha, na mmanya vaịnị ọhụrụ ha, na mmanụ oliv, na mmanụ aṅụ, na ihe omume niile nke ubi. Ha wetakwara nʼụba otu ụzọ nʼụzọ iri nke ihe niile ọzọ ha nwere. Ndị na niile bi nʼobodo bubatakwara otu ụzọ nʼime ụzọ iri nke igwe ehi, na igwe ewu na atụrụ, na otu ụzọ nʼụzọ iri nke ihe nsọ niile edoro nsọ nye anyị bụ ha. Ha doro ha niile nʼukwu nʼukwu Ha bidoro iwebata ihe ndị a site nʼọnwa nke atọ nʼafọ ruo nʼọnwa nke asaa. Mgbe na ndịisi ya bịara hụ ukwu ihe ndị ahụ niile, ha toro anyị, gọziekwa ndị ya bụ . Hezekaya jụrụ ndị nchụaja na ndị ị banyere onyinye ndị ahụ e bubatara. Azaraya, onyeisi nchụaja, onye sitere nʼikwu ọk zara sị ya; “Lee, kemgbe ndị mmadụ malitere iwebata onyinye ha nʼụlọnsọ ukwu anyị o nwebeghị ihe kọrọ anyị. Nʼezie, anyị nwere karịa, nʼihi na anyị agọziela ndị ya. Leekwa ihe dị ukwuu ka fọdụrụ.” Hezekaya nyere iwu ka e edozie ụlọ ịchịkọba ihe nʼime ụlọnsọ ukwu anyị ahụ. Ha mekwara otu a. Emesịa, ha jiri ikwesi ntụkwasị obi bubata onyinye ndị ahụ, na onyinye nke otu ụzọ nʼime ụzọ iri, na onyinye e doro nsọ, tifee ha nʼaka , onye ị. Shimei nwanne ya nwoke bụ onye na-esote ya. Jehiel, Azazaya, Nahat, Asahel, Jerimot, Jozabad, Eliel, Ismakaya, Mahat na , bụ ndị nlekọta ọrụ ndị nọ nʼokpuru na nwanne ya. Ndị a niile bụ ndị eze na onye nlekọta ụlọnsọ ukwu họpụtara. Kore nwa , onye ị, onye bụkwa onye na-elekọta ọnụ ụzọ ama dị nʼọwụwa anyanwụ, ka e tinyere ọrụ ilekọta onyinye afọ ofufu niile e wetaara . Ọ bụ ya nwekwa ọrụ ikesa onyinye ndị ahụ niile e bubataara anyị ha na onyinye ndị ọzọ e doro nsọ. Ndị na-enyere ya aka bụ , Miniamin, Jeshua, Shemaya, Amaraya na . Ha na-eke onyinye ahụ nye ndị nchụaja niile nʼobodo ahụ, onye ukwu na onye nta, dịka usoro ịrụ ọrụ ha si dị. Ha ji ikwesi ntụkwasị obi na-enyere ya aka. Ọzọkwa, ndị ikom niile si nʼezinaụlọ ndị nchụaja, ndị gbara site nʼafọ atọ gbagoo, ndị aha ha dị nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ, bụ ndị na-arụ ọrụ nʼụlọnsọ ukwu anyị, na-eketa oke ihe oriri ha na-eri mgbe ọbụla ha bịara ịrụ ọrụ dịka usoro ọrụ ha si dị. Ha na-ekenye ndị nchụaja niile e dere aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ, kenyekwa ndị ị niile gbara site iri afọ abụọ gbagoo ihe oriri dịka usoro ọrụ ha si dị. Ndị na-esokwa keta oke ndị a bụ ụmụntakịrị, na ndị inyom, na ụmụ ndị ikom na ndị inyom na-etolite etolite, bụ ndị niile e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. Ndị a bụ ndị kwesiri ntụkwasị obi nʼido onwe ha nsọ. A họpụtara ụfọdụ ndị ikom ndị ọrụ ha bụ ike nri nye ndị nchụaja niile bụ ụmụ ụmụ Erọn. Ndị nchụaja a na-ekwu ihe banyere ha nʼebe a bụ ndị ahụ bi nʼala ubi nke gbara obodo ndị nchụaja gburugburu, maọbụ ndị bi nʼobodo ndị ọzọ. Ndị a bụkwa ndị e dere aha ha niile nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ ndị ị. Ndị a bụ ihe ndị mere nʼime niile, ọ na-eme ihe dị mma, na nke ziri ezi, nʼikwesị ntụkwasị obi nʼihu anyị bụ ya. Nʼime ihe niile o mere, nke metụtara ije ozi nke ụlọ ukwu , na idebe iwu niile na ụkpụrụ niile anyị nyere, Hezekaya ji obi ya niile gbasoo . O jikwa obi ya niile jee ozi niile o jere. Nke a mekwara ka ihe gaara ya nke ọma.

Every verse in 2 Chronicles 31

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00