2 Chronicles 33:13

“Onyenwe anyị nụrụ arịrịọ ya mee ya ka ọ lọtakwa nʼalaeze ya na Jerusalem. Mgbe ahụ, Manase matara na Onyenwe anyị bụ Chineke nʼezie.”

2 Chronicles 33:13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 13 of 25 in 2 Chronicles chapter 33 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 33 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Manase gbara afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịrị iri afọ ise na ise na . O mere ihe dị njọ nʼanya anyị, site nʼịgbaso ihe arụ niile nke ndị mba ọzọ bi nʼala ahụ na mbụ mere, bụ ndị anyị chụpụrụ nʼihu ndị . O wugharịrị ebe dị elu niile nke nna ya kwadara, o wukwara ebe ịchụ aja dị iche iche nke , pịakwa ogidi dị iche iche. Ọ kpọrọ isiala nye usuu ihe niile nke dị na mbara eluigwe feekwa ha ofufe. O wuru ebe ịchụ aja dị iche iche, nʼime ụlọnsọ anyị, nke anyị, kwuru okwu banyere ya, sị, “Aha m ga-adịgide na ruo mgbe ebighị ebi.” O wuru ebe ịchụ aja nye usuu ihe niile dị na mbara eluigwe nʼogige abụọ dị nʼụlọnsọ anyị. O jikwa ụmụ ya chụọ aja nʼime ọkụ na nke . Ọ gbara aja, taa amụsụ, chọọ ọsịsa nʼaka ndị mgbaasị, jụta ase nʼaka ndị na-ajụ mmụọ ọjọọ ase, ya na ndị dibịa afa mekọkwara ihe. O mere ihe dị njọ nʼebe ọ dị ukwuu nʼanya anyị si otu a kpasuo iwe ya. O were oyiyi apịrị apị nke o mere debe nʼime ụlọnsọ , nke gwara na nwa ya ọn okwu sị, “Nʼụlọnsọ a na nʼime , nke mụ onwe m họpụtara site nʼebo niile nke , ka m ga-akpọkwasị m ruo mgbe ebighị ebi. Ma agaghị emekwa ka ụkwụ ndị hapụ ala ahụ nke m kenyere nna nna unu, naanị ma ọ bụrụ na ha elezie anya debe ihe niile m nyere ha nʼiwu banyere iwu niile, ụkpụrụ niile na ntụziaka niile m nyere site nʼaka .” Ma duhiere na ndị , mee ka ha mee ihe dị njọ karịa nke ndị mba niile ndị anyị lara nʼiyi site nʼihu ndị . Onyenwe anyị gwara na ndị ya okwu, ma ha egeghị ntị. Nʼihi ya, Onyenwe anyị mere ka ndị ọchịagha nke eze ndị Asịrịa bịa buso ha agha, bụ ndị jidere , gbanye ya nko igwe nʼimi, were ụdọ bronz kee ya agbụ, kpọrọ ya laa ọn. Nʼoge ahụ ka anya doro . O wedara onwe ya ala nke ukwuu, rịọọ amara site nʼaka anyị nna nna ya. Onyenwe anyị nụrụ arịrịọ ya mee ya ka ọ lọtakwa nʼalaeze ya na . Mgbe ahụ, Manase matara na anyị bụ nʼezie. Ọ bụ nʼoge a ka o wughachiri mgbidi nke abụọ gburugburu obodo , na mgbidi dị nʼọdịda anyanwụ iyi ọn na ndagwurugwu ọn. Site nʼebe ahụ, o wuru ya ruo nʼọnụ ụzọ ama Azụ, na gburugburu ugwu ebe o wuliri ya elu. O dokwara ndịisi agha ya nʼobodo niile e wusiri ike dị na . O wezugara chi ndị mba ọzọ niile, wepụkwa oyiyi ahụ o tinyere nʼụlọnsọ ukwu anyị, kụtuokwa ụlọ arụsị o wuru nʼugwu ụlọnsọ, na ndị nke o wuru na . O sitere nʼobodo bufuo ha. Emesịa, o wugharịrị ebe ịchụ aja anyị dị nʼụlọnsọ ukwu , chụọ aja udo na aja ekele nʼelu ya. O nyekwara ndị niile iwu sị ha fee anyị nke ofufe. Ma ụfọdụ ndị nọgidekwara na-achụ aja nʼugwu, maọbụ naanị anyị ha ka ha na-achụrụ aja ndị a. Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị na ekpere nke o kpeere ya, na okwu niile ndị ọhụ gwara ya nʼaha anyị, bụ nke , ka e dere nʼakwụkwọ akụkọ ihe e mere nʼoge ndị eze niile. Ekpere ya, na ọsịsa zara ya, na mmehie ya niile, na-ekwesighị ntụkwasị obi ya, na ebe niile o wuru ụlọ arụsị nʼelu ugwu, na ebe ọ manyere ogidi arụsị , na arụsị ndị ọzọ, tupu o weda onwe ya ala, ka e dere nʼakwụkwọ akụkọ ndị amụma. Manase sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼụlọeze ya. Amọn, ọkpara ya, nọchiri ya. Amọn gbara iri afọ abụọ na abụọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịrị afọ abụọ na . O mere ihe dị njọ nʼanya anyị dịka nna ya mere. Amọn kpọrọ isiala, chụọkwa aja nye arụsị niile, nke mere. Ma o wedaghị onwe ya ala nʼihu anyị dịka nna ya mere. Kama Amọn gara nʼihu mee ka ikpe ọmụma ya mụbaa. Ndị na-ejere Amọn ozi gbara izu megide ya, ha gburu ya nʼime ụlọeze ya. Mgbe ahụ, ndị ala ahụ gburu ndị niile ahụ gbara izu megide eze Amọn. Ha mere nwa ya nwoke eze nʼọnọdụ ya.

Every verse in 2 Chronicles 33

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00