2 Chronicles 34:22
“Ya mere, Hilkaya na ndị ahụ eze zipụrụ ya na ha, jekwuuru Hulda, onye amụma nwanyị, onye bụ nwunye Shalum, nwa Tokhat, nwa Hasra. Onye nlekọta ebe a na-edebe uwe. Hulda na-ebi na mpaghara Jerusalem e wuru ọhụrụ.”
2 Chronicles 34:22 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 22 of 33 in 2 Chronicles chapter 34 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Chronicles 34 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Josaya gbara afọ asatọ mgbe e mere ya eze. Ọ chịrị iri afọ atọ na otu na . O mere ihe ziri ezi nʼanya anyị, gbasookwa ụzọ niile nke nna nna ya , o sighị nʼụzọ a wezuga onwe ya gaa nʼaka nri maọbụ nʼaka ekpe. Nʼafọ nke asatọ nke ọchịchị ya, mgbe ọ ka bụ okorobịa, o bidoro iji obi ya niile na-achọ nke nna ya . Nʼafọ iri na abụọ nke ọchịchị ya, ọ malitere ime ka na dị ọcha site nʼiwezuga ebe ịchụ aja niile dị elu, na ogidi niile, na arụsị a pịrị apị na nke a kpụrụ akpụ niile. Nʼihu ya o mere ka a kwatuo ebe ịchụ aja nʼike. Ọ kụdara ebe ịchụ aja ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ dị nʼelu ebe ịchụ aja ndị ahụ, tijisie ogidi niile, na arụsị na oyiyi niile. Ọ kụjasịrị ha niile, kpokọrọ ha ghasaa ha nʼelu ili ndị na-efe ha. Ọ kpọrọ ọkpụkpụ ndị nchụaja ahụ ọkụ nʼelu ebe ịchụ aja arụsị ha, si otu a mee ka na dị ọcha. Nʼobodo ndị , na na ọn, ruo na ị, na mkpọmkpọ ebe ha niile gburugburu. O titụrụ ebe ịchụ aja nke arụsị niile na ogidi arụsị , gwepịa arụsị ndị a niile dịka ntụ. Otu a ka o mere nʼala niile tupu ọ laghachi . Nʼafọ nke iri na asatọ nke ọchịchị , mgbe o mere ka ala ahụ na ụlọnsọ dị ọcha, o zigara nwa , Maaseia onye na-achị obodo, na nwa , onye na-edekọ akụkọ, ka ha wuzie ụlọnsọ anyị, bụ ya. Ha jekwuru onyeisi nchụaja nye ya ego nke e webatara nʼụlọnsọ , nke ndị ị bụ ndị na-eche ọnụ ụzọ nakọtara site nʼaka ndị na , na ndị niile fọdụrụ nʼ, na sitekwa nʼaka ndị na , na ndị niile bi na . Mgbe ahụ, ha nyefere ya nʼaka ndị ikom ahọpụtara maka ilekọta ọrụ nʼụlọnsọ anyị. Ndị ikom a kwụrụ ndị ọrụ rụziri ma mezie ụlọnsọ ahụ ụgwọ. Ha nyekwara ndị ọkpọ ǹtu na ndị na-ewu ụlọ ego iji zụta nkume a wara awa, osisi iji mee ihe njikọta na osisi ịkwado ụlọ, maka iji rụzie ụlọ a nke ndị eze hapụrụ ka ọ dakasịa. Ndị ọrụ a rụrụ ọrụ ha nʼikwesị ntụkwasị obi. Ndị nlekọta ha bụ ndị ị ndị a: Jahat na Ọbadaya ndị si nʼikwu , na na ndịisi nʼikwu . Ndị ị ndị ọzọ, ndị bụ ndị nwere nghọta nʼiti ngwa egwu dị iche iche ka e mere ndị nlekọta ndị na-ebu ibu. Ha lekọtakwara ndị niile rụrụ ọrụ dị iche iche. Ụfọdụ nʼime ndị ị ndị a bụ ndị ode akwụkwọ na ndị na-edekọ ihe, na ndị na-eche ọnụ ụzọ nche. Mgbe ha na-ewepụta ego anabatara nʼụlọnsọ anyị, Hilkaya onye nchụaja chọtara akwụkwọ anyị, bụ nke o nyere site nʼaka . Hilkaya sịrị ode akwụkwọ, “Achọtala m ụkwọ nʼime ụlọnsọ ukwu anyị.” O nyere ya . Mgbe ahụ, Shefan buuru akwụkwọ ahụ wegara ya eze, gwa ya sị, “Ndị ozi gị na-eje ozi ha dịka ihe niile i tinyere ha nʼaka si dị. Ha enyefela ego niile nke dị nʼụlọnsọ anyị nʼaka ndị nlekọta ọrụ, na ndị ọrụ.” Emesịa, Shefan ode akwụkwọ gwara eze okwu ọzọ sị ya, “O nwere akwụkwọ nyere m.” wepụtara ya gụọ ya na ntị eze. Mgbe eze nụrụ ihe niile e dere nʼakwụkwọ iwu ahụ, ọ dọwara uwe ya. O nyere , Ahikam nwa , Abdon nwa Maịka, Shefan ode akwụkwọ na , bụ onye ọrụ eze, iwu, sị ha, “Gaanụ jụta anyị ase, nʼisi m na nʼisi ndị fọdụrụ nʼ na , banyere ihe niile e dere nʼakwụkwọ a bụ nke achọtara. Nʼihi na ọnụma anyị dị ukwuu bụ nke a wụkwasịrị anyị, nʼihi na ndị bu anyị ụzọ edebeghị okwu nke anyị, ha agbasoghị ihe niile e dere nʼime akwụkwọ a banyere anyị.” Ya mere, Hilkaya na ndị ahụ eze zipụrụ ya na ha, jekwuuru , onye amụma nwanyị, onye bụ nwunye , nwa , nwa . Onye nlekọta ebe a na-edebe uwe. Hulda na-ebi na mpaghara e wuru ọhụrụ. Ọ sịrị ha, “Otu a ka anyị, bụ nke , kwuru: Gwanụ nwoke ahụ ziri unu ka unu bịakwutem, sị ‘Otu a ka anyị na-ekwu: Ana m aga iweta mbibi ga-adakwasị ebe a na ndị niile bi nʼime ya, ọbụbụ ọnụ niile e dere nʼime akwụkwọ a, bụ nke a gụpụtara nʼihu eze . Nʼihi na ha ajụla m, gbakụta m azụ, chụọ aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nye chi ndị ọzọ, kpasuo m iwe site na ihe niile nke aka ha mepụtara, a ga-awụkwasị iwe m nʼebe a, ọ gaghị akwụsịkwa.’ Gwanụ eze , onye ahụ zitere unu ịjụta ase site nʼọnụ anyị sị ya, ‘Ihe ndị a ka anyị, Chineke na-ekwu banyere okwu ndị ahụ ị nụrụ. Nʼihi na o wutere gị nʼobi, na i wedakwara onwe gị nʼala nʼihu , mgbe ị nụrụ ihe o kwuru megide ebe a na ndị bi nʼime ya, nʼihi na i wedara onwe gị nʼala nʼihu m, ma dọwaakwa uwe gị, bekwaa akwa nʼihu m. Mụ onwe m anụla, otu a ka anyị kwupụtara. Ugbu a, aga m achịkọta gị nye nna nna gị ha, a ga- gị nʼudo. Anya gị agaghị ahụ mbibi nke m ga-eme ka ọ bịakwasị ebe a na ndị bi nʼime ya.’ ” Ha laghachiri inye eze ọsịsa ya. Mgbe ahụ, eze kpọrọ ndị okenye na niile. Ọ gara nʼụlọnsọ ukwu anyị, ya na ndị ikom niile, ndị niile bi na , na ndị nchụaja, na ndị ị, na ndị mmadụ niile, site nʼonye nta ruo na onye ukwu. Ọ gụpụtara na ntị onye ọbụla okwu niile si nʼakwụkwọ ọgbụgba ndụ ahụ, bụ nke achọtara nʼime ụlọnsọ anyị. Eze guzoro nʼakụkụ ogidi, kwee nkwa nʼihu anyị, ịgbaso anyị, na idebe iwu ya na ụkpụrụ ya niile, na iji obi ya niile, na mkpụrụobi ya niile rube isi nʼokwu ọgbụgba ndụ ahụ e dere nʼakwụkwọ ahụ. O mekwara ka ndị niile nọ na na kwee anyị otu nkwa ahụ. Ndị niile bi na mezukwara ihe ndị a dịka ọgbụgba ndụ , bụ nna nna ha si dị. Josaya sitere nʼala niile bụ nke ndị wezuga ihe arụ niile bụ arụsị, o mere ndị niile nọ nʼ nʼoge ahụ ka ha fee anyị bụ ha. Nʼụbọchị ndụ ya niile, ha esiteghị nʼiso anyị, bụ nke nna nna wezuga onwe ha.
Every verse in 2 Chronicles 34
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.