2 Chronicles 35:9
“Ndị bụ ndị ndu nʼebo Livayị aha ha bụ Konanaya, na Shemaya, na Netanel, na nwanne ya Hashabaya, na Jeiel, na Jozabad, nyere ndị Livayị puku ewu na atụrụ ise, na narị oke ehi ise maka iji ha chụọ aja Ngabiga.”
2 Chronicles 35:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 9 of 27 in 2 Chronicles chapter 35 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Chronicles 35 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Josaya mere anyị na nʼụbọchị iri na anọ nke ọnwa mbụ nʼafọ. Ha gburu atụrụ nʼụbọchị ahụ O debekwara ndị nchụaja nʼime ụlọnsọ ukwu anyị, gbaa ha ume ka ha bidokwa ịrụ ọrụ ha. Ọ sịrị ndị ị, bụ ndị e doro nsọ nye anyị, ndị na-emekwa ka ndị ghọta ihe, “Dọnyenụ igbe nsọ ahụ nʼụlọnsọ ukwu ahụ ọn, nwa , bụ eze wuru. Unu ekwesịkwaghị ị na-ebugharị ya nʼubu unu ọzọ. Ugbu a jeerenụ anyị unu, na ndị ya ozi. Kwadoonụ onwe unu nʼusoro ezinaụlọ unu nʼotu nʼotu, dịka ntụziaka ihe , eze dere nʼakwụkwọ si dị, ya na nke ọn nwa ya si dịkwa. “Werenụ ọnọdụ nʼebe nsọ unu na otu ndị ị, maka nkewa nke ezinaụlọ nna nna unu ha si dị, bụ ikwu ndị , ndị na-abụghị ndị nchụaja. Gbuonụ atụrụ ngabiga ndị ahụ, doonụ onwe unu nsọ, doziekwaranụ ụmụnna unu ndị aja ha, ime dịka ihe anyị nyere nʼiwu si dị.” Josaya nyere ndị niile nọ nʼebe ahụ onyinye igwe ewu na atụrụ ọnụọgụgụ ya dị iri puku atọ, nke ha ga-eji chụọ aja . O nyekwara ha puku oke ehi atọ site nʼakụ eze. Ndịisi ya nyekwara ndị nchụaja na ndị ị onyinye afọ ofufu. Otu a kwa, Hilkaya na , na , ndị na-elekọta ụlọnsọ nyere ndị nchụaja puku ewu na atụrụ abụọ na narị isii, nyekwa ha narị oke ehi atọ, maka iji chụọ aja . Ndị bụ ndị ndu nʼebo ị aha ha bụ , na , na , na nwanne ya , na , na , nyere ndị ị puku ewu na atụrụ ise, na narị oke ehi ise maka iji ha chụọ aja . Mgbe e dozichara usoro ije ozi ahụ niile, ndị nchụaja weere ọnọdụ ha, ha na ndị ị nʼoke ọrụ ha nʼusoro dịka eze nyere nʼiwu. Mgbe ahụ ndị ị gburu atụrụ ngabiga ahụ niile, were ọbara ha nye ndị nchụaja. Ha fesara ya nʼebe ịchụ aja mgbe ndị ị nọ na-agba anụ ndị ahụ akpụkpọ. Ha kenyere ezinaụlọ ọbụla anụ ndị ahụ niile ka ha jiri nke ha ketara chụọ aja nsure ọkụ nye anyị nʼusoro dịka e dere nʼime akwụkwọ . Otu a ka ha mekwara banyere ehi ndị ahụ. Otu a kwa, dịka e dere ya nʼiwu , ha hụrụ anụ aja ngabiga ahụ nʼọkụ, sie aja ndị dị nsọ nʼite, buputa ha ngwangwa kee ha ndị mmadụ niile. Emesịa, ha kwadooro onwe ha ihe, ma kwadokwara ndị nchụaja, nʼihi na ndị nchụaja, bụ ụmụ Erọn, nọọrị na-achụ aja nsure ọkụ na abụba anụ ruo abalị. Ya mere, ndị ị ji kwadoro onwe ha ma kwadokwara ndị nchụaja, bụ ụmụ Erọn ihe. Ndị ikwu ndị a, bụ ndị na-abụ abụ, nọkwa nʼọnọdụ ha nʼusoro dịka ihe , na , na , na onye amụma eze nyere nʼiwu. Ndị na-eche nche nʼọnụ ụzọ ama ahapụghị ọnọdụ ha, nʼihi na ndị ị ibe ha doziri ihe debere ha. Ya mere, e doziri ofufe niile nke anyị nʼotu ụbọchị ahụ, maka ime na ịchụ aja nsure ọkụ niile nʼebe ịchụ aja anyị, dịka eze nyere nʼiwu. Ndị bụ ndị nọ nʼebe ahụ mere nʼoge ahụ, meekwa mmemme achịcha ekoghị eko ụbọchị asaa. E mebeghị nʼụdị a nʼ, site nʼụbọchị onye amụma, o nwebekwaghị eze ọbụla nke merela mmemme a dịka mere, ya na ndị nchụaja, ndị ị na ndị niile na ndị niile bụ ndị nọ nʼebe ahụ tinyere ndị . Ọ bụ nʼafọ nke iri na asatọ nke ọchịchị , ka e mere a. Emesịa, mgbe hazisịrị ihe nʼụlọnsọ ahụ, Neko eze gbagoro ịga buo agha na , nke dị nʼakụkụ osimiri . Mgbe ahụ, Josaya pụkwara izute ya nʼagha. Ma zipụrụ ndị ozi bịara zie ozi, sị ya, “Olee esemokwu dị ugbu a nʼetiti mụ na gị, gị eze ? Ọ bụghị ibuso gị agha ka m bịara, kama ọ bụ naanị ụlọ mụ na ha nọ nʼagha. Chineke sịrị m ka m mee ngwa; ya mere, egbochikwala onye nọnyeere m, ka ọ ghara iji iwe bibie gị.” Ma esiteghị nʼebe ọ nọ chigharịa, kama o nwogharịrị onwe ya, ka a ghara ịmata onye ọ bụ, maka ịga buso ya agha. O geghịkwa ntị na okwu ahụ eze kwuru nke si nʼaka bịa, kama ọ pụrụ ibuso ya agha nʼala . Ma mgbe ndị nʼagba ụta gbatara eze, bụ ụta, eze gwara ndị ozi ya sị, “Bupunụ m, nʼihi na emerụọla m ahụ nʼebe ọ dị ukwuu.” Ya mere, ha sitere nʼụgbọ agha ya bulie ya bubanye ya nʼime ụgbọ agha ọzọ, bulata ya na , ebe ọ nọ nwụọ. E liri ya nʼili nna nna ya ha, ndị na niile ruuru ya uju. Jeremaya bụụrụ abụ akwa, ruo taa ndị ikom na ndị inyom na-abụ abụ a iji na-echeta . Nke a ghọrọ omenaala nʼ, e dekwara ya nʼakwụkwọ abụ akwa dị iche iche. Ihe ndị ọzọ niile mere, na ọrụ ebere niile ọ rụrụ nʼusoro ihe e dere nʼiwu anyị, na akụkọ ndụ ya site na mmalite ruo nʼọgwụgwụ, ka e depụtara nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze na .
Every verse in 2 Chronicles 35
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.