2 Chronicles 36:2

“Jehoahaz gbara iri afọ abụọ na atọ mgbe o bidoro ịchị, ma ọ chịrị na Jerusalem ọnwa atọ.”

2 Chronicles 36:2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 2 of 23 in 2 Chronicles chapter 36 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 36 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ndị ala ahụ kpọọrọ , nwa nwoke mee ya eze na , nʼọnọdụ nna ya. Jehoahaz gbara iri afọ abụọ na atọ mgbe o bidoro ịchị, ma ọ chịrị na ọnwa atọ. Eze chụdara ya site nʼọchịchị na , kwagide ndị ka ha tụọra ya ụtụ narị talenti ọlaọcha na otu talenti ọlaedo. Eze mere ịm, otu nwanne , eze ndị na . Ọ gụgharịrị aha ịm ka ọ bụrụ . Ma duuru nwanne nwoke ịm gaa . gbara iri afọ abụọ na ise mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịrị afọ iri na otu na . O mere ihe dị njọ nʼanya anyị ya. Nebukadneza eze ọn busoro ya agha, jiri ụdọ bronz kee ya agbụ, nʼihi i duru ya gaa ọn. Nebukadneza bukọkwaara efere na iko ọlaedo dị nʼụlọnsọ ukwu anyị, buru ha gaa buba ha nʼụlọeze ya dị na ọn. Akụkọ ọzọ niile gbasara ọchịchị , na banyere ihe arụ niile o mere, na ihe niile a chọpụtara megide ya, ka e dere nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze na . Jehoiakin nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Jehoiakin gbara afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịbụ eze, ọ chịrị naanị ọnwa atọ na abalị iri na . O mere ihe jọrọ njọ nʼanya anyị. Emesịa, nʼafọ nke ọzọ ya, Nebukadneza ziri ozi mee ka akpọrọ ya, na ọtụtụ ihe ndị dị oke ọnụahịa sitere nʼụlọnsọ ukwu anyị, bulaa ha ọn nʼoge a. O mere nwanne nna bụ , eze na . Zedekaya gbara iri afọ abụọ na otu mgbe e mere ya eze. Ọ chịrị afọ iri na otu na . O mere ihe jọrọ njọ nʼanya anyị ya, o wedaghị onwe ya ala nara ndụmọdụ bụ onye amụma, onye na-ekwu okwu nke anyị. Ọzọkwa, o nupuru isi megide eze , onye mere ka ọ ṅụọ iyi nʼaha . Ọ ghọrọ onye isiike, onye mechiri obi ya, jụ ichigharịkwute anyị, Chineke . Nʼime ka ihe dị njọ karịa, mmadụ niile, tinyere ndị ndu nʼetiti ndị nchụaja, nọgidere bụrụ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi, site nʼịgbaso omenaala rụrụ arụ nke mba niile gbara ha gburugburu. Ha merụrụ ụlọnsọ anyị, nke o doro nsọ nʼime . Onyenwe anyị, Chineke nna nna ha, sitere nʼọnụ ndị amụma ya gwa ha okwu mgbe na mgbe, ịdọ ha aka na ntị. O mere nke a nʼihi na o nwere obi ebere nʼebe ha nọ, na nʼebe ụlọnsọ ukwu ya dị. Ma ha kwara ndị amụma ndị a emo, lelịa okwu ha wetara anya, chịa amụma ha buru ọchị, tutu ruo mgbe ha kpasuru ọnụma anyị megide ndị ya, ruo mgbe ihe ọbụla na-adịghịkwa nke pụrụ igbochi ngosipụta oke ọnụma a. Ya mere, o welitara eze ịa imegide ha, bụ onye ji mma agha gbuchapụ ụmụ okorobịa ha nʼụlọ ebe nsọ ha. O nweghịkwa ọmịiko nʼebe ụmụ okorobịa, maọbụ ụmụ agbọghọ dị, ndị okenye maọbụ ndị nrịa nrịa. Chineke weere ha niile nyefee ha nʼaka . O sitere nʼụlọnsọ ukwu kpokọrọ ihe niile dị nʼime ya, ma ihe ukwu ma ihe nta, tinyere akụ niile dị nʼime ụlọnsọ anyị, na nʼụlọeze, na nʼụlọ ndịisi ozi eze buru ha gaa ọn. Ha sunyere ụlọnsọ ọkụ, kwatukwa mgbidi . Ha sunyere ụlọeze niile ọkụ, mebikwaa ihe niile ndị bara uru dị nʼime ya. Ha buuru ndị fọdụrụ, bụ ndị niile gbanarịrị mma agha, gaa ọn, ha ghọrọ ya, ghọkwara ụmụ ya ndị nọchiri anya ya, ndị ohu, tutu ruo mgbe ehiwere alaeze ịa. Ala ahụ nwere ụbọchị izuike niile kwesiri ya nʼebe o zuruoke, nʼoge niile nke ịtọgbọ nʼefu ya, o zuru ike, ruo mgbe iri afọ asaa ahụ zuru, nʼimezu okwu anyị kwuru site nʼọnụ onye amụma. Ma nʼafọ mbụ nke ọchịchị ọs eze ịa, ime ka okwu anyị nke sitere nʼọnụ mezuo, Onyenwe anyị kpaliri mmụọ ọs, eze ịa ka o mee mkpọsa nʼalaeze ya niile, ma denyekwa ya nʼakwụkwọ iwu, sị, “Otu a ka ọs, eze ịa kwuru: “ ‘Onyenwe anyị, Chineke nke eluigwe, e nyela m alaeze niile nke dị nʼụwa. O nyekwala m ọrụ iwuru ya ụlọnsọ na , nke dị na . Ya mere, onye ya ọbụla nʼetiti ndị ya nwere ike ịga, ka anyị ha nọnyekwara ha.’ ”

Every verse in 2 Chronicles 36

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00