2 Chronicles 5:10

“O nweghị ihe dị nʼime igbe ọgbụgba ndụ ahụ, karịakwa mbadamba nkume abụọ ahụ Mosis tinyere nʼime ya nʼugwu Horeb, nʼebe Onyenwe anyị na ụmụ Izrel gbara ndụ, mgbe ha si nʼala Ijipt pụta.”

2 Chronicles 5:10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 10 of 14 in 2 Chronicles chapter 5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 5 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe a rụzuru ọrụ niile nke eze ọn nwere ịrụ maka ụlọnsọ ukwu anyị ahụ, o webatara ihe niile bụ nna ya doro nsọ nʼime ya, ya bụ ọlaọcha, ọlaedo na ngwongwo ndị ọzọ niile. O tinyere ha nʼụlọakụ dị nʼụlọnsọ . Mgbe ahụ, Solomọn kpọkọtara ndị okenye niile, na ndịisi ebo niile, na ndịisi ezinaụlọ niile na , maka ị site na ọn, bụ obodo bugota igbe ọgbụgba ndụ anyị. Ndị niile gbakọtara bịakwute eze nʼoge a na-eme mmemme nʼọnwa , nke bụ ọnwa asaa nʼafọ. Mgbe ndị okenye niile bịarutere, ndị ị buliri igbe ọgbụgba ndụ ahụ. Ha bugotara igbe ọgbụgba ndụ anyị, ya na ụlọ nzute, na ngwongwo niile dị nsọ dị nʼime ya. Ndị nchụaja bụ ndị ị buliri ha elu. Eze ọn na ọgbakọ niile, bụ ndị zukọtara nʼebe ọ nọ, nọ nʼihu igbe ọgbụgba ndụ ahụ, na-achụ aja ọtụtụ atụrụ na ọtụtụ ehi nke a na-apụghị ịgụta ọnụ maọbụ gbakọta ọnụọgụgụ ha nʼihi ịba ụba. Ndị nchụaja bubatara igbe ọgbụgba ndụ anyị ahụ nʼime ime ụlọnsọ ukwu ahụ, nʼime ị Nsọ, dọba ya nʼokpuru nku ahụ. ndị ahụ gbasara nku ha nʼelu igbe ọgbụgba ndụ ahụ, kpuchie ya na okporo osisi ndị ahụ e ji ebu ya. Okporo osisi ndị a dị oke ogologo, na isi ha sitere nʼigbe ọgbụgba ndụ ahụ na-apụta, na e nwere ike ị site nʼihu ime ime ebe nsọ ahụ hụ ha anya, ma onye na-anọghị nʼ Nsọ ahụ adịghị ahụ ha. Ha ka dịkwa nʼebe ahụ ruo taa O nweghị ihe dị nʼime igbe ọgbụgba ndụ ahụ, karịakwa mbadamba nkume abụọ ahụ tinyere nʼime ya nʼugwu , nʼebe anyị na ụmụ gbara ndụ, mgbe ha si nʼala pụta. Mgbe ndị nchụaja sitere nʼ Nsọ ị Nsọ pụta, nʼihi na ndị nchụaja ahụ niile doro onwe ha nsọ nʼagbanyeghị usuu nke onye ọbụla nʼime ha si pụta. Ma ndị ị bụ ndị ọbụ abụ, ya bụ , Heman, Jedutun na ụmụ ha ndị ikom na ndị ikwu ha guzoro onwe ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ebe ịchụ aja. Ha yi uwe ezi akwa ọcha ma na-akpọ ụbọ akwara, na-akụkwa ogene ọla. Ndị nchụaja dị otu narị na iri abụọ (120) nʼọnụọgụgụ. Ndị na-afụ opi sokwa ha. Ndị ọbụ abụ ahụ na ndị na-afụ opi jikọrọ onwe ha ọnụ were otu olu bụkuo anyị abụ ekele na otuto. Ndị na-afụ opi, na ndị na-akụ ọla na-ada ụda, na ndị ji ngwa egwu ndị ọzọ sonyeere ha, welie olu ha elu too anyị nʼabụ sị: “Nʼihi na Ọ dị mma Ịhụnanya ya na-adị ruo ebighị ebi.” ahụ igwe ojii jupụtara nʼụlọnsọ ukwu anyị, nke mere na ndị nchụaja enwekwaghị ike jee ozi ha, nʼihi igwe ojii ahụ, nʼihi na ebube anyị jupụtara nʼime ụlọnsọ .

Every verse in 2 Chronicles 5

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00