2 Chronicles 8:5

“O wugharịkwara obodo Bet-Horon nke dị nʼelu elu, wuokwa Ndịda Bet-Horon ka ọ ghọọ obodo e wusiri ike nke nwere mgbidi, ibo ọnụ ụzọ ama na mkpọrọ e ji kpọchie ha.”

2 Chronicles 8:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 18 in 2 Chronicles chapter 8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Chronicles 8 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼọgwụgwụ iri afọ abụọ, mgbe ọn ji wuo ụlọnsọ anyị na ụlọeze nke ya onwe ya, Solomọn wugharịrị obodo ndị ahụ nyere ya, mee ka ndị biri nʼime ha. Solomọn gara -, merie ha. O wuru obodo ọ nke dị nʼọzara na ọtụtụ obodo nchịkọba ihe na . O wugharịkwara obodo - nke dị nʼelu elu, wuokwa Ndịda - ka ọ ghọọ obodo e wusiri ike nke nwere mgbidi, ibo ọnụ ụzọ ama na mkpọrọ e ji kpọchie ha. O wukwara obodo na obodo niile nke ebe ịchịkọba ihe, na obodo niile ebe idebe ụgbọ agha na ịnyịnya ya niile. O wuru ihe ọbụla gụrụ obi ya agụụ iwu na , Lebanọn na nʼoke ala ahụ niile ọ na-achị. Ndị niile fọdụrụ ndụ nʼetiti ndị , ndị Amọrait, ndị , ndị na (ndị a abụghị ndị ), ndị ụmụ ụmụ ha fọdụrụ nʼala ahụ, ndị ahụ ndị na-ebibighị, ndị a ka ọn mere ndị ọrụ mmanye na ndị ohu, nke a bụkwa ọnọdụ ha ruo taa. Ma ọn emeghị ka onye ọbụla bụrụ ohu, maka ọrụ ya, kama ha bụ ndị ikom agha, ndịisi ndị ọchịagha ya, ndịisi ụgbọ agha na ndị na-agba ịnyịnya agha ya. Ha bụkwa ndịisi ozi nke eze ọn, narị ndị ikom abụọ na iri ise bụ ndịisi na-elekọta ndị mmadụ. Solomọn kpọpụtara ada site nʼobodo , gaa nʼụlọeze nke o wuuru ya, nʼihi na ọ sịrị, “Nwunye m agaghị ebi nʼụlọeze , bụ eze , nʼihi na ebe ọbụla igbe ọgbụgba ndụ anyị banyere abụrụla ebe dị nsọ.” Emesịa, Solomọn chụrụ aja nsure ọkụ nye anyị, nʼelu ebe ịchụ aja anyị, nke o wuru nʼihu mpụta ọnụ ụlọ ụlọnsọ ukwu ahụ, ọbụladị dịka iwu metụtara aja e kwesiri ịchụ kwa ụbọchị si dị, bụ nke nyere nʼiwu. Aja ndị a bụ maka Ụbọchị , Ọnwa Ọhụrụ na ụdị mmemme atọ a na-eme nʼafọ, ndị bụ mmemme achịcha ekoghị eko, mmemme izu ụka asaa na mmemme ụlọ . O sitere nʼusoro ije ozi nke , họpụtara otu ndị nchụaja ọrụ dị iche iche ha na-arụ ụbọchị niile. O nyekwara ndị ị ọrụ idu nʼotuto a na-enye na inyere ndị nchụaja aka ime ihe ụbọchị ọbụla nʼụbọchị ya. Kenyekwa ndị na-eche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ahụ niile nche oke ọrụ ha nʼotu nʼotu, nʼihi na nke a bụ ihe , onye nke nyere nʼiwu. Ha ewezugaghị onwe ha nʼiso iwu niile eze nyere ndị nchụaja maọbụ ndị ị banyere ihe ọbụla na ihe gbasakwara ụlọakụ niile. A rụzuru ọrụ niile ọn zubere ịrụ, site nʼụbọchị a tọrọ ntọala ụlọnsọ ukwu anyị tutu ruo mgbe ewuchara ya. Ya mere, e wuchara ụlọnsọ ukwu anyị. Mgbe ahụ, Solomọn gara ọn na nke dị nʼọnụ osimiri, nʼala Edọm. zigaara ya ọtụtụ ụgbọ mmiri nke ndị ikom ya na-anya ụgbọ mmiri na-edu, bụ ndị maara ihe banyere ime njem nʼosimiri nke ọma. Ndị a, ha na ndị ikom ọn nyaara ụgbọ gaa Ọfịa site nʼebe ahụ bulatara eze ọn, ọlaedo ịdị arọ ya ruru puku kilogram iri na ise na narị atọ.

Every verse in 2 Chronicles 8

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00