2 Kings 1:18

“Akụkọ banyere ịbụ eze nke Ahazaya, na ihe niile o mere, e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze Izrel?”

2 Kings 1:18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 18 of 18 in 2 Kings chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Kings 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

nupuru isi megide mgbe nwụrụ. Nʼoge a, Ahazaya sitere na mgbe ụlọ elu ya dị na daa, merụọ ahụ nke ukwuu. Nʼihi ọrịa a, o zigara ndị ozi, sị ha, “Gaa jụta ase nʼaka -, bụ chi ọn, ma m ga-adịrị site nʼihe mmerụ ahụ a.” Ma mmụọ ozi anyị gwara Ịlaịja onye okwu sị ya, “Gaa zute ndị ozi eze zipụrụ, jụọ ha sị, ‘Gịnị mere unu ji aga ọn ịjụ ase? Ọ bụ na anọghị nʼ mere unu ji aga ịjụ - ase ịmata ma eze ọ ga-adị ndụ?’ Nʼihi nke a, otu a ka anyị kwuru, ‘Ị gaghị esite nʼelu ihe ndina ahụ bilie. Ị ghaghị ịnwụ!’ ” Ya mere Ịlaịja pụrụ gaa zie ndị ozi eze ozi ahụ. Ndị ozi ahụ laghachiri azụ. Ma mgbe eze hụrụ ha, ọ jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji lọghachi?” Ha zara ya, “Otu nwoke zutere anyị nʼụzọ sị anyị, ‘Laghachi ga zie eze ahụ zitere unu sị ya: “Ihe ndị a, ka anyị kwuru, Ọ bụ nʼihi na anọghị nʼ ka i ji zipụ ndị mmadụ ka ha gaa jụta ase site nʼaka -, chi ndị ọn? Nʼihi nke a, ị gaghị esite nʼihe ndina gị bilie. Ya doo gị anya na ị ghaghị ịnwụ!” ’ ” Eze jụrụ ha sị, “Onye bụ nwoke a zutere unu nʼụzọ gwa unu okwu ndị a? Olee ụdị mmadụ ọ bụ?” Ha zaghachiri ya, “Ọ bụ nwoke yi uwe e ji ajị anụ kpaa; o kere ihe okike akpụkpọ anụ nʼukwu ya.” sịrị, “Ọ bụ Ịlaịja, onye amụma si !” Mgbe ahụ, eze zigara otu onyeisi agha ya, na iri ndị agha ise ka ha gaa jide Ịlaịja. Mgbe ndị agha ahụ bịarutere hụ Ịlaịja ka ọ nọ ala nʼelu ugwu, onyeisi agha ahụ kpọrọ Ịlaịja sị ya, “Onye nke , eze sị gị, ‘rituo!’ ” Ịlaịja zara sị ha, “Ọ bụrụ na m bụ onye nke dịka i kwuru, ka ọkụ si nʼeluigwe daa rechapụ gị na iri ndị a agha ise so gị.” mgbe ahụ, ọkụ sitere nʼeluigwe daa rechapụ iri ndị agha ise ahụ na onyeisi ha. Ọzọkwa, eze zigara otu onyeisi agha na iri ndị agha ise ọzọ ka ha gaa jide Ịlaịja. Mgbe ha bịarutere hụ Ịlaịja, onyeisi agha ahụ kpọkuru ya sị ya, “Onye nke , eze sị gị, ‘rituo, bịa ngwangwa!’ ” Ịlaịja zara sị ya, “Ọ bụrụ na m bụ onye nke dịka i kwuru, ka ọkụ si nʼeluigwe daa rechapụ gị na iri ndị agha ise gị na ha so.” , ọkụ si nʼeluigwe daa rechapụ ha. Ọzọkwa, eze zigara otu onyeisi agha na iri ndị agha ise ọzọ ka ha gaa jide Ịlaịja. Mgbe ndị agha a bịara hụ Ịlaịja, onyeisi agha ahụ rigoro nʼelu ugwu gbuo ikpere nʼala nʼihu Ịlaịja rịọọ ya amara sị ya, “Onye nke , biko, meere ohu gị na iri ndị agha ise mụ na ha so ebere. Lee, ọkụ esitela nʼeluigwe rechapụ ndịisi agha abụọ ahụ buru ụzọ, ha na ndị agha ha. Ugbu a, biko, arịọ m gị, chebe ndụ anyị.” Mgbe ahụ, mmụọ ozi anyị gwara Ịlaịja okwu sị ya, “Atụla egwu! Soro ya gaa!” Ya mere, Ịlaịja sooro onyeisi agha ahụ gaa nʼihu eze. Mgbe Ịlaịja ruru nʼihu eze, ọ gwara eze okwu sị ya, “Ihe ndị a ka anyị kwuru, ọ bụ nʼihi na anọghị nʼ ka i ji zipụ ndị ozi ka ha gaa jụta ase site nʼaka -, chi ndị ọn? Ebe ọ bụ na i mere ihe dị otu a, ị gaghị esite nʼihe ndina gị bilie. Ị ga-anwụrịrị!” Ọ nwụrụ dịka okwu anyị nke Ịlaịja kwuru si dị. Nʼihi na enweghị nwa nwoke ọbụla, Jehoram nọchiri anya ya dịka eze, nʼafọ nke abụọ nke ịbụ eze nwa , bụ eze . Akụkọ banyere ịbụ eze nke , na ihe niile o mere, e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze ?

Every verse in 2 Kings 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00