2 Kings 10:17
“Mgbe ha bịaruru Sameria, Jehu gburu ndị enyi na ndị ikwu Ehab niile, ndị fọdụrụ site nʼikwu Ehab, o bibiri ha dịka okwu Onyenwe anyị kwuru site nʼọnụ onye amụma Ịlaịja.”
2 Kings 10:17 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 17 of 36 in 2 Kings chapter 10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Kings 10 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ugbu a, e nwere ụmụ ndị ikom ọnụọgụgụ ha dị iri asaa ndị nọ na , dere akwụkwọ ozi ziga , zigara ndịisi obodo , zigakwara ndị okenye na ndị na-elekọta ụmụ ndị ahụ. Ọ sịrị, “Ugbu a, mgbe akwụkwọ a rutere unu aka, ebe unu na ụmụ ndị ikom nna unu ukwu nọ, ebe unu nwekwara ụgbọ agha na ịnyịnya, na obodo e wusiri ike na ngwa agha, họpụtanụ onye kachasị inwe ugwu ma kwesikwa nʼime ụmụ ndị ikom nna unu ukwu, mee ka ọ nọkwasị nʼocheeze nna ya. Mgbe ahụ, buo agha chebe ụlọ nna unu ukwu.” Ma ha tụrụ egwu nʼebe ọ dị ukwuu, sị, “Lee, eze abụọ enweghị ike iguzogide ya, anyị onwe anyị ga-esi aṅaa guzogide ya?” Ya mere, onye ọ dị nʼaka ilekọta ezinaụlọ eze, onyeisi obodo, ndị okenye na ndị niile na-elekọta ụmụ , dere akwụkwọ a zigara , sị ya, “, anyị niile bụ ndị ohu gị. Anyị jikeere ime ihe niile i gwara anyị. Anyị agaghị ahọpụta onye ọbụla dịka eze; gị onwe gị mee ihe ọbụla ị chere na ọ bụ ya kachasị mma.” Mgbe ahụ, degaara ha akwụkwọ nke ugboro abụọ sị ha, “Ọ bụrụ na unu dịnyeere m, ọ bụrụkwa na unu ga-erube isi nye m, chịrịnụ isi ụmụ ndị ikom nna unu ukwu, bịakwute m nʼotu oge a echi na .” Nʼoge ahụ, ụmụ eze iri ndị ikom asaa nọ nʼaka ndịisi obodo ahụ, ndị na-azụlite ha. Mgbe akwụkwọ ozi ahụ rutere ha, ndị ikom ahụ kpọrọ ụmụ ndị ikom eze dị iri asaa nʼọnụọgụgụ gbuo ha niile, chịrị isi ha tinye na nkata zigara ya na . Mgbe onyeozi bịarutere, ọ gwara sị, “Ha ebutala isi ụmụ ndị ikom eze.” ahụ, nyere iwu sị, “Tụkọbanụ ha ọnụ nʼoke abụọ, nʼọnụ ụzọ e si abata obodo, tutu ruo ụtụtụ.” Nʼụtụtụ ya, pụrụ, guzoro nʼihu ndị niile gbakọrọ nʼebe ahụ gwa ha okwu sị, “Ndị , unu bụ ndị ezi omume. Ọ bụ mụ onwe m gbara izu ọjọọ megide nna m ukwu, gbuo ya, ma onye gburu ndị a niile? Matanụ nke ọma na o nweghị okwu ọbụla anyị kwuru megide ezinaụlọ nke na-agaghị emezu. Onyenwe anyị emeela ihe o kwere nkwa na ọ ga-eme site nʼọnụ ohu ya Ịlaịja.” Emesịa, gburu ndị ikwu fọdụrụ nʼobodo , ha na ndịisi niile, na ndị enyi ya niile, na ndị nchụaja ya niile. Ọ dịkwaghị otu onye ikwu ọ hapụrụ ndụ. Emesịakwa, hapụrụ gaa . Mgbe ọ na-aga nʼụzọ, ọ bịaruru ebe a na-akpọ Ndị ọzụzụ atụrụ. Nʼebe ahụ, o zutere ndị ụmụnna , eze , jụọ sị, “Olee ndị ka unu bụ?” Ha zara, “Anyị bụ ndị ikwu , eze , anyị bịara ka anyị jụọ maka ọdịmma ndị ezinaụlọ eze na nne eze.” O nyere iwu sị, “Jidenụ ha na ndụ.” Ha jidere ha na ndụ, gbukwaa ha niile nʼakụkụ olulu miri nke -. Ọnụọgụgụ ha dị iri anọ na abụọ. O nweghị onye ọbụla ọ hapụrụ ndụ. Mgbe o si nʼebe ahụ pụọ, o zutere nwa , ka ọ na-abịa izute ya. kelere ya, sị, “Obi gị, o ziri ezi nwee nkwekọrịta, dịka obi m dị nʼebe ị nọ?” zara sị ya, “E.” sịrị, “Ọ bụrụ na o si otu a dịrị, kwe m nʼaka.” kwere ya nʼaka. nʼonwe ya nyeere ya aka ka ọ rigota nʼụgbọ agha ya. Mgbe ahụ, sịrị ya, “Ugbu a, soro m bịa lee ụdị ịnụ ọkụ nʼobi m nwere maka ọrụ anyị.” Ha abụọ sooro nʼụgbọ agha . Mgbe ha bịaruru , gburu ndị enyi na ndị ikwu niile, ndị fọdụrụ site nʼikwu , o bibiri ha dịka okwu anyị kwuru site nʼọnụ onye amụma Ịlaịja. Emesịa, kpọkọtara ndị obodo ahụ niile sị ha, “Ehab fere ofufe nke nta, ga-efe ya ebe ọ dị ukwuu. Ugbu a, kpọkọtaanụ ndị amụma niile, ndị niile na-efe ya, na ndị nchụaja ya niile. Hụnụ na onye ọbụla nʼime ha bịara, nʼihi na a ga-eme oke mmemme ịchụ aja nye . Onye ọbụla e lere anya ya nʼebe ahụ, ma a hụghị ya, agaghị adị ndụ.” Ma ji aghụghọ nʼihi ka ọ laa ndị a na-efe nʼiyi. sịrị, “Kpọsaanụ na a ga-enwe oke mkpọkọta dị nsọ nye .” Ya mere, ha kwusara ya. O zipụrụ ozi nye ndị bi nʼakụkụ niile. Ndị niile na-efe bịazuru. Ọ dịghị onye fọdụrụ nke na-abịaghị. Ha jupụtara nʼụlọnsọ ukwu site nʼotu isi ya ruo nʼisi nke ọzọ. sịrị onye na-elekọta ụlọ ebe a na-edebe uwe ndị na-efe ofufe na-eyi, “Chịpụta uwe nye ndị niile na-efe .” Ya mere, ọ chịpụtaara ha uwe. Mgbe ahụ, na nwa , banyere nʼebe nzukọ . sịrị ndị nʼefe , “Chọzienụ nke ọma ka unu hụ na o nweghị onye ọbụla na-efe anyị nọ nʼebe a, karịakwa naanị ndị na-efe .” Mgbe ha malitere ịchụ aja na isure ihe nsure ọkụ, emeelarị ka iri ndị agha asatọ gbaa ụlọ ahụ niile gburugburu. O nyelarị iwu sị, “Ọ bụrụ na unu ekwere ka otu onye si nʼime ụlọ a gbapụ, unu ga-eji ndụ unu kwụghachi ụgwọ onye dị otu ahụ.” Ngwangwa chụchasịrị aja nsure ọkụ, ọ pụrụ gwa ndị agha ya, na ndịisi ha okwu sị, “Baanụ nʼime ụlọ gbuo ndị niile nọ nʼebe ahụ. Unu ekwela ka otu onye nʼime ha gbapụ.” Ha jiri mma agha gbuo ndị ahụ nọ nʼime ụlọ , tụpụta ozu ha nʼezi. Emesịa, ndị agha banyere nʼime ime ụlọ ebe ịchụ aja , ha bupụtara ogidi nsọ e ji efe , kpọọ ha ọkụ. Ha kwaturu ogidi nsọ , kwatukwaa ụlọ ịchụ aja ya. Ya mere e megharịrị ya ka ọ bụrụ ebe ọha mmadụ na-aga ogwe ruo taa. kpochapụrụ ofufe nʼala niile. Ma otu ọ dị, o siteghị na mmehie nwa wezuga onwe ya. Mmehie nke mere ka mehie, ya bụ, mmehie nke ife arụsị ụmụ ehi e ji ọlaedo kpụọ, dị na na . Onyenwe anyị gwara sị, “Nʼihi na i mere nke ọma mezuo ihe niile ziri ezi nʼanya m, nʼebe ezinaụlọ nọ, nʼusoro ihe niile dị nʼuche m ime, ụmụ ụmụ gị ga-anọkwasị nʼocheeze , ruo nʼọgbọ nke anọ ha.” Ma akpachapụghị anya iji obi ya niile debe iwu anyị, Chineke . O siteghị na mmehie wezuga onwe ya, bụ mmehie ahụ o mere ka mee. Nʼoge ahụ, Onyenwe anyị malitere ime ka ndị bido ịdị nta. Hazael eze , buru agha merie ọtụtụ akụkụ , nke dị nʼọwụwa anyanwụ osimiri Jọ, na ala niile nke (nʼoke ala ndị , na nke ndị , na ), site nʼ nke dị nʼakụkụ ndagwurugwu Anọn, ruo na . Akụkọ gbasara ọchịchị eze , na ihe niile o mere, na ịkpa ike ya niile, e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ndị eze ? sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya na . Nwa ya bụ nọchiri anya ya dịka eze. Ma ụbọchị niile bụ eze nʼime dị iri afọ abụọ na asatọ.
Every verse in 2 Kings 10
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.