2 Kings 13:21

“Otu ụbọchị, mgbe ụfọdụ ndị ikom na-eli otu nwoke nwụrụ anwụ, ha hụrụ ndị a na-apụnara mmadụ ihe nʼike. Nʼihi nke a, ha mere ngwangwa site nʼụjọ tụbanye nwoke ahụ nʼili Ịlaisha. Mgbe ozu nwoke ahụ dara metụ ọkpụkpụ Ịlaisha ahụ, nwoke ahụ nwụrụ anwụ megharịrị ahụ bilie, guzo nʼụkwụ ya abụọ.”

2 Kings 13:21 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 21 of 25 in 2 Kings chapter 13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Kings 13 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼafọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị eze nwa na , ka nwa malitere ịbụ eze nʼ nʼobodo . Ọ chịkwara na afọ iri na asaa. Kama bụ eze ọjọọ. O mere ihe jọrọ njọ nʼanya anyị. O soro ụzọ ọjọọ niile nke nwa , onye dubara ndị na mmehie. Nʼihi nke a, iwe were anyị nke ukwuu megide . O mere ka ha nọrọ nʼokpuru ọchịchị eze na - nwa ya ogologo oge. Ma kpere ekpere rịọọ anyị nʼoge a ka o nyere ya aka, Onyenwe anyị gere ya ntị, nʼihi na hụrụ mmegbu nke eze na-emegbu ndị . Onyenwe anyị họpụtaara onye nzọpụta, ha sitere nʼaka ike ndị nwere onwe ha. Izrel biri nʼụlọ nke aka ha dịka ha biiri nʼoge gara aga. Ma ha esighị na mmehie niile nke ụlọ wezuga onwe ha, bụ nke o jiri mee ka mehie, kama ha nọ na-ejegharị nʼime ha. Ọzọkwa, ogidi ka guzoro na . Ọ dịghị ihe fọdụrụ na ndị agha ma ọ bụghị naanị iri ndị agha ise na-agba ịnyịnya, na ụgbọ agha iri, na puku ndị agha iri. Nʼihi na eze alaala ndị nke fọdụrụ nʼiyi, meekwa ka ha dịrị ka uzuzu mgbe a na-azọcha mkpụrụ. Akụkọ gbasara ọchịchị , na ihe niile o mere, na ihe ọ rụpụtara, e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze mere nʼoge ha? Jehoahaz sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya na . Nwa ya nọchiri anya ya. Nʼafọ iri atọ na asaa nke ịbụ eze na , ka nwa malitere ị bụ eze na . Ọ chịrị afọ iri na isii. O mere ihe jọrọ njọ nʼanya anyị. O siteghị na mmehie nwa wezuga onwe ya, mmehie nke dubara ime. Jehoash nọgidere nʼime ha. Akụkọ gbasara ọchịchị , na ihe niile o mere, na ihe ọ rụpụtara, tinyere agha o buru megide eze , e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze mere nʼoge ha? Jehoash soro nna nna ya ha dina nʼọnwụ, anọchie nʼocheeze ya. E liri na , nʼebe e liri ndị eze ndị ibe ya. Nʼoge a, Ịlaisha nọ nʼọrịa nke ọ ga-esite na ya anwụ. Jehoash, bụ eze gara ịhụ ya, ọ kwara akwa mgbe ọ hụrụ ya sị, “Nna m, nna m, usuu ụgbọ agha na usuu ndị na-agba ịnyịnya !” Ịlaisha gwara ya okwu sị, “Wepụta ụta na àkụ ụfọdụ.” O mere dịka Ịlaisha gwara ya. Ịlaisha gwakwara eze okwu sị ya, “Jide ụta ahụ nʼaka gị abụọ.” o jidere ụta ahụ Ịlaisha tụkwasịrị aka nke ya nʼaka eze. Ịlaisha gwara ya sị, “Meghee oghereikuku ahụ chere ihu nʼọwụwa anyanwụ.” O meghere ya. Mgbe ahụ Ịlaisha gwara ya sị, “Gbapụ àkụ.” gbapụrụ àkụ. Ịlaisha kwuru sị, “Àkụ mmeri anyị, àkụ mmeri megide . Ị ga-ebibi ndị kpamkpam nʼ.” Ọ sịrị, “Chilite àkụ ndị ahụ,” ọ chilitere ha. Ịlaisha gwara eze , “Gbaa ha nʼala.” Ọ gbara ha nʼala ugboro atọ, ma kwụsị. Ma onye nke ahụ were iwe sị ya, “Ị gaara apịa ya nʼala ugboro ise maọbụ isii. Mgbe ahụ, ị gaara enwe ike merie ndị bibie ha kpamkpam. Ma ugbu a, ọ bụ naanị ugbo atọ ka ị ga-emeri ha.” Ya mere, Ịlaisha nwụrụ. E likwara ya. Nʼoge ahụ, ọtụtụ ndị na-apụnara mmadụ ihe nʼike na-esi nʼala ndị na-abịa nʼala izu ohi site nʼọnwa nke atọ nʼafọ ọhụrụ ọbụla. Otu ụbọchị, mgbe ụfọdụ ndị ikom na- otu nwoke nwụrụ anwụ, ha hụrụ ndị a na-apụnara mmadụ ihe nʼike. Nʼihi nke a, ha mere ngwangwa site nʼụjọ tụbanye nwoke ahụ nʼili Ịlaisha. Mgbe ozu nwoke ahụ dara metụ ọkpụkpụ Ịlaisha ahụ, nwoke ahụ nwụrụ anwụ megharịrị ahụ bilie, guzo nʼụkwụ ya abụọ. Hazael, eze , busoro agha ụbọchị niile nke ndụ eze . Ma anyị meere ha amara, nwee ọmịiko nʼebe ha nọ, ma gosikwa ha na ihe banyere ha na-emetụ ya nʼobi nʼihi ọgbụgba ndụ ya na na Aịzik na ọb. Ruo taa, o kweghị ka e bibie ha, maọbụ ka e site nʼihu ya chụpụ ha. Emesịa, Hazael eze nwụrụ, Ben- nwa ya nọchikwara nʼọnọdụ ya. Jehoash nwa , weghachitere obodo niile nke ọ naara nʼaka nna ya site nʼaka - nwa . Ugboro atọ ka meriri ya, site otu a weghachi obodo niile nke .

Every verse in 2 Kings 13

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00