2 Kings 14:12

“Ndị Izrel meriri ndị Juda, mee ka ha gbalaga, nwoke ọbụla nʼụlọ ya.”

2 Kings 14:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 12 of 29 in 2 Kings chapter 14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Kings 14 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼafọ nke abụọ nke ịbụ eze nwa nʼ, ka nwa eze malitere ọchịchị ya. Amazaya gbara iri afọ abụọ na ise mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ bụ eze na iri afọ abụọ na itoolu. Aha nne ya bụ , onye . O mere ihe ziri ezi nʼanya anyị, ma o meghị dịka nna nna ya bụ mere. Nʼihe niile, ọ gbasoro nzọ ụkwụ nna ya . Ọ wezugaghị ebe ịchụ aja niile dị nʼugwu. Ndị gara nʼihu na-achụ aja na-esurekwa ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nʼelu ugwu ahụ niile. Mgbe alaeze ahụ siri ike nʼọchịchị ya, o gburu ndị ozi ahụ gburu eze, bụ nna ya. Ma o meghị ka ụmụ ndị ogbu mmadụ ahụ nwụọ, nʼusoro ihe e dere nʼakwụkwọ iwu , ebe anyị nyere iwu sị: “Agaghị eme ka ndị mụrụ ụmụ nwụọ nʼihi ihe ụmụ ha metara, maọbụ mee ka ụmụ nwụọ nʼihi ihe ndị mụrụ ha metara, onye ọbụla ga-anwụ nʼihi mmehie nke aka ya.” Amazaya bụ onye gburu puku ndị agha Edọm iri na , dọtakwa obodo nʼagha, gụgharịa ya , nke bụ aha a na-akpọ ya ruo ụbọchị taa. Mgbe ahụ, Amazaya zigara ndị ozi ka ha jekwuru nwa nwa , eze , zie ya ozi ịma aka, sị, “Bịa, ka dimkpa na ibe ya zute ihu na ihu nʼagha.” Ma eze zighachiri ozi nye eze sị ya, “Uke dị na ọn zigaara osisi sida nke dị na ọn ozi, sị ya, ‘Nye nwa m nwoke nwa gị nwanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.’ ahụ, anụ ọhịa nke dị na ọn gafetere ebe ahụ, zọpịa uke ahụ. I meriela Edọm, nʼezie. Ugbu a, mpako abatala. Ṅụrịa ọṅụ nʼihi mmeri nke i nwetara, ma nọdụ nʼụlọ gị. Nʼihi gịnị ka ị ga-eji kpaliere onwe gị nsogbu, si otu a wetara onwe gị na ọdịda?” Ma otu ọ dị, Amazaya egeghị ntị. Ya mere, Jehoash bụ eze buliri agha, ya na eze zutere ihu na ihu nʼagha na -, dị nʼala . Ndị meriri ndị , mee ka ha gbalaga, nwoke ọbụla nʼụlọ ya. Jehoash bụ eze nwudere bụ eze , nwa , nwa na -. Mgbe ahụ, Jehoash gara kwada mgbidi , site nʼỌnụ ụzọ ama ruo nʼọnụ ụzọ ama , nke ogologo ya ruru narị nzọ ụkwụ isii. Ọ chịkọrọ ọlaedo na ọlaọcha niile na ngwongwo niile ahụtara nʼụlọnsọ ukwu anyị, na nke dị nʼụlọakụ nke ụlọeze. Ọ dọtara ọtụtụ ndị mmadụ nʼagha, kpọrọ laghachi na . Ihe banyere akụkọ ndị ọzọ gbasara ọchịchị , na ihe o mere, na ihe ọ rụpụtara, tinyere agha ọ lụrụ megide eze , ọ bụ na-edeghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze mere nʼoge ha? Jehoash sooro nna nna ya ha dinaa nʼọnwụ, e lie ya na , ebe e liri eze ndị ndị ọzọ. nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Amazaya nwa , eze nọrọ ndụ afọ iri na ise, mgbe nwa , eze nwụsịrị. Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị , ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze ? Ha gbara izuzu imegide ya nʼime , ọ gbapụrụ gbalaga . Ma ha zipụrụ ndị ikom chụụrụ ya gaa , gbuo ya nʼebe ahụ. Ha bulatara ozu ya nʼelu ịnyịnya, e lie ya na nʼebe e liri ndị nna nna ya ha, nʼobodo . Mgbe ahụ, ndị niile duuru onye aha ya bụkwa , onye gbara afọ iri na isii, mee ya eze nʼọnọdụ nna ya . Ọ bụ ya wugharịrị obodo , nyeghachi ya , mgbe eze sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ. Nʼafọ nke iri na ise nke nwa , eze , nwa eze ghọrọ eze na . Ọ chịrị iri afọ anọ na otu dịka eze. Ma o mere ihe ọjọọ nʼanya anyị nʼihi na o wezugaghị onwe ya site na mmehie nwa , onye ahụ dubara ndị na mmehie. Ọ bụ ya weghachitara oke ala site na ruo nʼosimiri , dịka okwu anyị, Chineke nke si dị, nke o kwuru site nʼọnụ nwa , onye amụma si . Onyenwe anyị hụrụ ọnọdụ ọjọọ nke ndị nọ nʼime ya; onye ọbụla nʼime ha, ohu na onye nwe onwe ya, nọ nʼoke ahụhụ. Ọ dịkwaghị onye inyeaka ọbụla ha nwere. Ma ọ bụghị uche anyị ịla nʼiyi kpamkpam nʼokpuru eluigwe, nʼihi ya ka o mere ka nwa napụta ha site nʼaka ndị iro ha. Akụkọ niile gbasara ihe niile mere, na ike ya niile, na agha niile o buru, na otu o si nwetaghachiri ndị obodo ọs na , bụ obodo ndị , ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze mere nʼụbọchị ndụ ha? sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ndị eze nwụrụ anwụ. Ma nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.

Every verse in 2 Kings 14

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00