2 Kings 15:38

“Jotam sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ha, nʼobodo Devid, bụ obodo nna ya. Ehaz nwa ya nwoke ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.”

2 Kings 15:38 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 38 of 38 in 2 Kings chapter 15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 Kings 15 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼafọ nke iri abụọ na asaa nke ọchịchị nʼ ka nwa bidoro ịchị dịka eze na . Ọ gbara afọ iri na isii mgbe ọ malitere ị bụ eze. Ọ chịkwara na iri afọ ise na abụọ. Aha nne ya bụ , onye . O soro nzọ ụkwụ nna ya bụ , mee ihe ziri ezi nʼanya anyị. Kama dịka eze ndị ọzọ, o wezugaghị ebe ịchụ aja dị nʼelu ugwu; ndị mmadụ gara nʼihu na-achụ aja nsure ọkụ na aja na-esi isi ụtọ nʼebe ahụ. Onyenwe anyị tiri eze ihe otiti ọrịa ekpenta ruo ụbọchị ọnwụ ya. O biri nʼụlọ ewupụrụ iche. Jotam nwa nwoke eze ghọrọ onye nlekọta ụlọeze na-achịkwa ndị ala ahụ. Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị , na ihe niile o mere, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze ? Azaraya soro ndị nna nna ya dina nʼọnwụ, e lie ya nso nʼebe e liri ha, nʼime obodo . Jotam nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Nʼafọ nke iri atọ na asatọ nke ọchịchị eze bụ eze , ka , nwa ghọrọ eze na . Ọ chịrị ọnwa isii. Dịka ndị nna ya bu ya ụzọ si mee, Zekaraya mere ihe jọrọ njọ nʼanya anyị. O mekwara dịka nwa , onye dubara ndị na mmehie ịkpọ isiala nye chi ọzọ. Shalum nwa , na ndị ọzọ, gbara izu ọjọọ megide ya, tigbuo ya nʼihu ndị niile. Ọ ghọkwara eze mgbe nwụrụ. Akụkọ metụtara ihe ndị ọzọ mere mgbe bụ eze, e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze mere nʼụbọchị ndụ ha. Ya mere, okwu ahụ anyị gwara mezuru, nke bụ: “Ụmụ ụmụ gị ga-anọkwasị nʼocheeze ruo nʼọgbọ nke anọ ha.” Shalum nwa malitere ịbụ eze nʼafọ nke iri atọ na itoolu nke ọchịchị eze . Ọ chịrị otu ọnwa na . Menahem nwa sitere nʼobodo Tịaza bịaruo gbuo nwa ghọọ eze nʼọnọdụ ya. Akụkọ ndị ọzọ gbasara na izu ọjọọ ya, e deghị ha nʼakwụkwọ ihe mere nʼoge ndị eze na-achị. Nʼoge ahụ, Menahem sitere na Tịaza buso obodo agha, na onye ọbụla bi nʼobodo ahụ na gburugburu ya nʼihi na ha ekweghị emeghe ọnụ ụzọ ama ha. O tigburu kwakọrọ ihe niile, bọwakwaa afọ ndị inyom niile dị ime. Nʼafọ iri atọ na itoolu nke , eze , Menahem nwa ghọrọ eze ọhụrụ ndị . Ọ chịrị afọ iri dịka eze na . O mere ihe jọrọ njọ nʼanya anyị. Nʼoge ọchịchị ya, o sighị na mmehie nwa wezuga onwe ya, bụ nke o mere ka mehie. Mgbe ahụ, Pul eze Asịrịa busoro ala ahụ agha. Menahem nyere ya otu puku talenti ọlaọcha, ime ka kwagide ọchịchị ya, na ime ka aka ya siekwa ike nʼalaeze . Menahem si nʼaka ndị nweta ego a. Onye ọgaranya ọbụla tụrụ iri ọlaọcha ise nke e nyere eze Asịrịa. Mgbe eze Asịrịa natachara ọlaọcha ndị a, o si nʼala ahụ pụọ, ọ nọgidekwaghị nʼala ahụ. Akụkọ banyere na ihe niile o mere, e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze mere nʼụbọchị ndụ ha? Menahem sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, Pekahaya nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Nʼafọ nke iri ise, nke ọchịchị eze na , ka nwa bidoro ịchị dịka eze nʼ. Afọ abụọ ka ọ chịrị nʼime . Ma mere ihe ọjọọ nʼanya anyị. O sighị na mmehie niile nke nwa wezuga onwe ya, bụ nke o jiri mee ka mehie. Ma nwa , otu nʼime ndịisi agha eze na iri ndị ikom ise ọzọ si gbara izu megide ya, gbuo ya nʼụlọeze dị nʼime . Ha gbukwara na nʼoge a ha gburu . Emesịa, Peka ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. Akụkọ banyere na ihe niile o mere ka e dere nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze mere nʼụbọchị ndụ ha. Nʼafọ nke iri ise na abụọ nke ọchịchị eze ka nwa ghọrọ eze nʼobodo . Ọ chịrị dịka eze iri afọ abụọ. O mere ihe jọrọ njọ nʼanya anyị. O fere chi ọzọ ofufe, o sighị na mmehie nwa wezuga onwe ya, bụ mmehie nke o dubara ndị nʼime ya. Nʼoge bụ eze , ka -, eze Asịrịa bịara were , Ebel--, Janoa, Kedesh, Hazọ, , Galili na ala ndị ị niile. Ọ chụpụrụ ndị mmadụ niile mee ka ha gaa biri nʼAsịrịa. Nʼoge ahụ, Hoshea nwa gbara izu ọjọọ megide nwa gbuo ya, bụrụ eze nʼọnọdụ ya. Ọ malitere ịbụ eze nʼafọ nke iri abụọ nke ọchịchị eze nwa . Akụkọ banyere na ihe niile o mere, e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze niile mere nʼụbọchị ndụ ha? Nʼafọ nke abụọ nke ọchịchị nwa eze ka nwa Ụzaya eze malitere ọchịchị ya. Ọ gbara iri afọ abụọ na ise mgbe ọ ghọrọ eze. Ọ chịrị afọ iri na isii na . Aha nne ya bụ , nwa ọk. O mere ihe ziri ezi nʼanya anyị dịka nna ya Ụzaya mere. Kama, o wezugaghị ebe ịchụ aja dị nʼelu ugwu, ndị mmadụ gara nʼihu na-achụ aja nsure ọkụ dị iche iche na aja na-esi isi ụtọ nʼebe ahụ. Jotam wugharịrị Ọnụ Ụzọ ama nke dị nke ụlọnsọ ukwu anyị. Ma banyere ihe ndị ọzọ niile nke oge ọchịchị na ihe o mere, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze ? (Nʼụbọchị ndị ahụ, Onyenwe anyị malitere izite eze ndị na nwa , imegide ndị .) Jotam sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ha, nʼobodo , bụ obodo nna ya. Ehaz nwa ya nwoke ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.

Every verse in 2 Kings 15

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00