2 Kings 16:20
“Ehaz soro nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ha nʼobodo Devid. Hezekaya nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.”
2 Kings 16:20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 20 of 20 in 2 Kings chapter 16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Kings 16 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ehaz nwa , malitere ịbụ eze nʼafọ nke iri na asaa nke ọchịchị eze nwa eze . Ehaz gbara iri afọ abụọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Afọ iri na isii ka ọ chịkwara nʼime , ma o meghị ihe ziri ezi nʼanya anyị bụ ya, dịka nna ya mere. Ọ gbasoro ụzọ niile nke ndị eze , ọbụladị i ji nwa ya nwoke chụọ aja nʼọkụ. Ọ gbasoro omenaala niile rụrụ arụ nke ndị mba ọzọ, ndị ahụ anyị chụpụrụ site nʼihu ndị . Ọ chụrụ aja surekwaa ihe nsure ọkụ aja na-esi isi ụtọ nʼebe niile dị elu, nʼelu ugwu niile, na nʼokpuru osisi ndụ ọbụla. Mgbe ahụ, Rezin eze na nwa , eze rigooro ịga buso agha, gbakwaa gburugburu. Ma ha emerighị ya nʼagha. Nʼoge ahụ, Rezin eze dọtaghachiri obodo nye onwe ya, site na ị chụpụ ndị bi nʼ. Ndị Edọm bara nʼobodo , ha bikwa nʼebe ahụ ruo taa. Ehaz zigara ndị ozi ka ha gaa zie -, eze ndị Asịrịa ozi, sị ya, “Abụ m ohu gị, onyenwe m ka ị bụ. Bịa napụta m site nʼaka eze ndị na eze ndị , ndị na-ebuso m agha.” Ehaz weere ọlaedo na ọlaọcha ahụtara nʼime ụlọnsọ ukwu anyị, na nke dị nʼakụ niile dị nʼụlọeze zigara eze Asịrịa dịka onyinye. Eze ndị Asịrịa ṅara ya ntị site nʼibuso obodo ọs agha na imeri ya. O gburu , bulaa mmadụ niile bi nʼime ya nʼike ka ha gaa biri nʼobodo . Mgbe eze gara ọs izute - bụ eze Asịrịa. Ọ hụrụ otu ebe nchụaja nke dị na ọs. O zigaara Ụraya onye nchụaja oyiyi ebe ịchụ aja ahụ. O dekwara ihe gbasara ya nʼakwụkwọ, nke ga-akọwa otu e si ewu ya. Ya mere, Ụraya onye nchụaja, wuru ebe ịchụ aja nke dị ka nke ahụ hụrụ na ọs. O wuchara ya tupu eze alọta. Mgbe eze si ọs lọta na , ọ hụrụ ebe ịchụ aja ahụ, bịaruo ya nso, doo onyinye ịchụ aja ya nʼelu ya. Ọ chụrụ aja nsure ọkụ, na aja ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ, na aja onyinye mkpụrụ ọka. Ọ wụkwasịrị onyinye ihe ọṅụṅụ nʼelu ebe ịchụ aja ahụ, fesakwa ọbara aja udo ya niile nʼelu ebe ịchụ aja ahụ. O wepụrụ ebe ịchụ aja bronz nke dị nʼihu anyị, o sitere nʼebe ọ dị nʼihu ụlọnsọ ahụ, nʼetiti ebe ịchụ aja ọhụrụ na ụlọnsọ ukwu anyị, bute ya nʼakụkụ ugwu nke ebe ịchụ aja ọhụrụ ya. Eze nyere Ụraya, bụ onyeisi nchụaja iwu, sị, “Ọ bụ nʼelu ebe ịchụ aja ọhụrụ a ka ị ga na-esure aja nsure ọkụ ụtụtụ niile, na onyinye mkpụrụ ọka nke uhuruchi niile, na aja nsure ọkụ eze, na onyinye mkpụrụ ọka nke eze, na aja na onyinye nke ndị niile nʼala a, ya na onyinye mkpụrụ ọka ha niile na onyinye ihe ọṅụṅụ ha niile. Fekwasị ọbara niile e ji chụọ aja nsure ọkụ na aja ndị ọzọ nʼelu ebe ịchụ aja ahụ. Ma ebe ịchụ aja ọla ahụ ga-adịrị m iji jụta ase.” Ụraya onye nchụaja mere ihe niile dịka eze nyere ya nʼiwu. Eze bụ wepụrụ ihe njikọ niile jikọrọ ihe ndọkwasị ahụ niile a na-ebugharị ebugharị. O wepụrụ efere ukwu ịdọba mmiri a dọkwasịrị nʼelu ehi ọla ahụ dị nʼokpuru ya, ma dọkwasị ya nʼelu nkume. Nʼihi imekwa ka obi tọọ eze Asịrịa ụtọ, o wepụrụ ụzọ a na-esite maka ụbọchị izuike nke e wuru nʼime ụlọnsọ, na ụzọ mbata eze si abanye nʼụlọnsọ ukwu anyị. Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị , na ihe ndị o mere, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ ihe mere nʼoge ndị eze ? Ehaz soro nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼebe e liri ha nʼobodo . Hezekaya nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.
Every verse in 2 Kings 16
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.