2 Kings 17:31
“Ndị si Ava mekwara Nibaz, na Tatak, ma ndị si Sefavaim na-esure ụmụ ha nʼọkụ dịka aja nye Adramelek na Anamelek, bụ chi ndị Sefavaim.”
2 Kings 17:31 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 31 of 41 in 2 Kings chapter 17 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
2 Kings 17 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nʼafọ nke iri na abụọ nke ọchịchị , bụ eze , ka nwa ghọrọ eze nʼobodo . Ọ chịrị dịka eze afọ itoolu. O mere ihe ọjọọ nʼanya anyị mgbe ọ bụ eze. Ma ọ bụghị dịka ndị eze ndị ọzọ bu ya ụzọ. Shalmanesa eze Asịrịa bịara buso agha, nʼihi na nọ nʼokpuru ọchịchị eze Asịrịa, bụrụkwa onye na-atụ ụtụ nye ya kwa afọ. Ma eze Asịrịa chọpụtara na abụghị onye kwesiri ntụkwasị obi nʼihi na eze zipụrụ ndị ozi ya ka ha jekwuru So, eze , maka enyemaka. Ọzọkwa, Hoshea kwụsịrị ịtụ ụtụ nye eze Asịrịa dịka ọ na-eme kwa afọ. Nʼihi ya nwụchiri ya, tinye ya nʼụlọ mkpọrọ. Eze Asịrịa wakporo ala ahụ niile nʼagha, gbagoo imegide , nọchibido ya gburugburu, afọ atọ. Nʼafọ itoolu nke ọchịchị , eze Asịrịa dọtara nʼagha, dọkpụrụ ndị niile buga ha nʼala Asịrịa. O mere ka ha biri nʼobodo , nʼime nke dị nʼosimiri , na nʼime obodo ndị . Ihe ndị a niile mere nʼihi na ndị mehiere megide anyị, bụ ha, onye ahụ mere ka ha site nʼokpuru ike , eze pụta. Ha kpọrọ isiala nye chi ndị ọzọ gbasoro omenaala niile nke ndị mba ahụ anyị chụpụrụ site nʼala ha. Ha gbasokwara omenaala ọjọọ ndị ahụ niile ndị eze ha webatara. Ndị mere ihe ndị ahụ niile anyị ha na-adịghị anabata na nzuzo. Ha wuru ebe ịchụ aja nye chi dị iche iche nʼobodo ha niile, e, nʼobodo ukwu ma nʼobodo nta ọbụla. Ha manyeere onwe ha ogidi nkume, na ogidi chi nʼelu ugwu ọbụla, na nʼokpuru osisi ọbụla nwere ndo. Ha chụrụ aja nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nʼelu ugwu ọbụla dịka mba ndị naara ebi nʼala ahụ si eme, bụ ndị anyị chụpụrụ site nʼala ha, mgbe bịara biri nʼebe ahụ. Ha mere ihe ọjọọ dị iche iche, nke mere ka iwe wee anyị nke ukwuu. E, ha fere arụsị dị iche iche ofufe, lefuo anya na anyị dọrọ ha aka na ntị sị ha, “Unu emela ihe dị otu a.” Mgbe niile ka anyị na-eziga ndị amụma ya, na ndị ọhụ ụzọ, ịdọ na aka na ntị, sị ha, “Sitenụ nʼajọ ihe unu na-eme chegharịa. Debenụ iwu na ụkpụrụ m, dịka iwu ahụ niile m nyere nna unu ha ka ha debe si dị, nke m sikwa nʼọnụ ndị ozi m bụ ndị amụma nye unu.” Ma ndị jụrụ ige ntị. Kama ha kpachara anya kwesie olu ha ike dịka nna nna ha mere, bụ ndị na-ekwenyeghị na anyị ha. Ha jụrụ ụkpụrụ ya niile na ọgbụgba ndụ ya, nke ya na ndị bụ nna nna ha gbara na iwu nke ọ dọrọ ha aka na ntị ka ha debe. Ha gbasooro chi arụsị bụ ihe efu, ha onwe ha ghọkwara ihe efu. Ha ṅomiri mba dị iche iche ndị ahụ bi ha gburugburu, nʼagbanyeghị na anyị nyere ha iwu sị, “Unu emela dịka ha.” Ha jụrụ idebe iwu niile anyị ha nyere ha. Ha meere onwe ha ogidi arụsị , kpụọrọ onwe ha oyiyi ụmụ ehi abụọ. Ha kpọrọ isiala nye , na anyanwụ, na ọnwa, na kpakpando. Ha jiri ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom chụọ aja nsure ọkụ nye chi ndị mba ọzọ. Ha gakwara nʼaja ịjụ ase, na ịgba aja, si otu a nyefee onwe ha nʼaka ime ihe jọrọ njọ nʼanya anyị, si otu a kpasuo ya iwe. Ya mere, Onyenwe anyị wesoro iwe nke ukwuu, wezuga ha site nʼihu ya. Ọ dịkwaghị onye o kwere ka ọ fọdụ, karịakwa naanị ebo . Ma ndị jụkwara idebe ihe niile anyị bụ ha nyere ha nʼiwu. Ha sooro omume ọjọọ ndị webatara. Nʼihi nke a, Onyenwe anyị jụrụ ndị niile. Ọ tara ha ahụhụ site nʼinyefe ha nʼaka ndị na-apụnara mmadụ ihe nʼike tutu ruo mgbe o mere ka e site nʼihu ya wezuga ha. Mgbe anyị mere ka ndị dọwapụ onwe ha site nʼalaeze , ha mere nwa , eze ha. Ma mere ka site nʼiso anyị wezuga onwe ha. O mere ka ha mee mmehie dị ukwuu. Ọ dịkwaghị mgbe ụmụ sitere nʼime mmehie ahụ dubara ha pụta, tutu ruo mgbe anyị kpochapụrụ niile site nʼihu ya, dịka o kwuru na ọ ga-eme, site nʼọnụ ndị amụma na-ejere ya ozi. Ọ bụ nke a mere ndị ji gaa biri nʼAsịrịa dịka ndị a dọtara nʼagha ruo taa. Eze Asịrịa sitere nʼala ọn, Kuta, Ava, Hamat na kpọta ndị mmadụ bịara biri nʼobodo ịnọchi anya ndị niile e sitere nʼebe ahụ bupụ. Nʼụzọ dị otu a, ha nwetara birikwa nʼobodo ya niile. Ma mgbe ndị Asịrịa malitere ibi nʼebe ahụ, ha atụghị egwu anyị, maọbụ fee ya ofufe. Nʼihi ya, Onyenwe anyị zitere ọdụm ndị batara nʼetiti ha gbuo ụfọdụ mmadụ nʼime ha. Ya mere, e zigara eze Asịrịa ozi sị ya, “Ndị ahụ i dọtara nʼagha mee ka ha bịa biri nʼobodo amaghị ihe chi nwe ala ahụ chọrọ. O zitere ọdụm nʼetiti ha, nke na-egbu ha, nʼihi na ndị ahụ amaghị ihe ọ chọrọ.” Eze Asịrịa nyere iwu sị: “Ka otu onye nʼime ndị nchụaja e si na dọta nʼagha laghachi gaa biri nʼebe ahụ, izi ndị bi nʼobodo ahụ ihe chi ala ahụ chọrọ.” Ya mere, otu nʼime ndị nchụaja ebuuru site na gaa ala ọzọ, bịara biri na , kuziere ha otu ha ga-esi na-atụ egwu anyị. Nʼagbanyeghị nke a, ndị mba ọbụla meere onwe ha chi nke aka ha nʼobodo ahụ niile ebe ha bi nʼime ya. Ha guzobere chi ndị a nʼụlọ arụsị nke ndị wuru nʼebe niile dị elu. Ndị si ọn mere chi ha a na-akpọ ọt ; ndị si emee , ebe ndị si mekwara . Ndị si mekwara , na , ma ndị si na-esure ụmụ ha nʼọkụ dịka aja nye na , bụ chi ndị . Ha tụrụ egwu anyị, ma ha họpụtara ụdị mmadụ dị iche iche site nʼetiti onwe ha, ndị na-ejere ha ozi dịka ndị nchụaja nʼụlọ chi ha dị nʼebe niile dị elu. Ha na-atụ egwu anyị ma ha gara nʼihu na-efe chi nke aka ha dịka omenaala mba ebe ndị e si dọta ha nʼagha si dị. Ruo taa, ha na-anọgidesi ike nʼife ofufe dịka ụzọ ochie ha si dị. Ha adịghị atụ egwu anyị, maọbụ mee dịka ụkpụrụ na iwu niile, maọbụ dịka ntụziaka na ihe niile enyere nʼiwu si dị, bụ nke anyị nyere ụmụ ọb, onye ọ kpọrọ . Mgbe anyị na ndị gbara ndụ, o nyere ha iwu sị, “Unu atụkwala chi ọzọ ọbụla egwu, maọbụ kpọọ isiala nye ha. Unu efela ha ofufe maọbụ chụọ aja nye ha. Ma anyị, onye ji ike dị ukwuu, na aka dị ike e setịpụrụ esetipụ kpọpụta unu site nʼala , bụ naanị onye unu ga-atụ egwu. Ya ka unu ga-akpọ isiala nye, ya ka unu ga-achụrụ aja. Unu ga-elezi anya hụ na unu debere ụkpụrụ na iwu niile, ntụziaka na ihe niile enyere nʼiwu ndị a e depụtara nʼakwụkwọ nye unu. Unu atụkwala egwu chi ndị ọzọ. Unu echefula ọgbụgba ndụ ahụ mụ na unu gbara. Unu akpọkwala isiala nye chi ndị ọzọ nʼihi egwu. Kama, tụọnụ egwu ma fee anyị unu. Ọ bụ ya ga-anapụta unu site nʼaka ndị iro unu niile.” Ma ndị egeghị ntị, kama, dịka ụzọ ọjọọ ha si dị, ha fere chi ọzọ ofufe. Ọ bụ ezie na ndị a na-efe anyị ofufe, ma ha nọgidekwara na-ejere arụsị niile ha ozi. Ruo taa, ụmụ ha, na ụmụ ụmụ ha, gara nʼihu na-emekwa ihe nna nna ha mere.
Every verse in 2 Kings 17
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.